Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi

      • Mgbe Pọl na Saịlas nọ na Tesalonaịka (1-9)

      • Mgbe Pọl na Saịlas nọ na Beria (10-15)

      • Mgbe Pọl nọ n’Atens (16-22a)

      • Okwu Pọl kwuru n’Ariopagọs (22b-34)

Ọrụ Ndịozi 17:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 2:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 133

Ọrụ Ndịozi 17:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:19, 20; 13:13, 14; 14:1; 18:4
  • +Ọrụ 18:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 88

    Ịgba Àmà, p. 134-135

    Ụlọ Nche,

    6/1/2012, p. 18-19

    12/1/2008, p. 30

    Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, p. 251-252

Ọrụ Ndịozi 17:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:7; 34:20; 69:21; 118:22; Aịz 50:6; 53:3, 5
  • +Ọm 16:10; Lu 24:45, 46

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 134-135

    Ụlọ Nche,

    6/1/2012, p. 19

    12/1/2008, p. 30

    6/15/1990, p. 17-18

Ọrụ Ndịozi 17:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 15:22, 40

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 135

    Ụlọ Nche,

    6/1/2012, p. 19

    11/1/1997, p. 10-11

Ọrụ Ndịozi 17:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 13:45

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 135-136, 139

    Ụlọ Nche,

    6/1/2012, p. 19

Ọrụ Ndịozi 17:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:19-21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 135-136

    Ụlọ Nche,

    6/1/2012, p. 19-20

    6/1/1993, p. 3

Ọrụ Ndịozi 17:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 23:1, 2; Jn 19:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 135-136

    Ụlọ Nche,

    6/1/2012, p. 20

Ọrụ Ndịozi 17:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 136

    Ụlọ Nche,

    6/1/2012, p. 20

Ọrụ Ndịozi 17:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 136-137

Ọrụ Ndịozi 17:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 137-138

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 2

    Ụlọ Nche,

    6/15/2011, p. 25

    4/15/2007, p. 14-15

    10/15/1998, p. 6-7

    5/15/1996, p. 16-17

    8/15/1990, p. 29

    6/15/1990, p. 18

    Teta!,

    4/2008, p. 26-27

    10/2007, p. 28-29

Ọrụ Ndịozi 17:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 14:2, 19

Ọrụ Ndịozi 17:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 10:23

Ọrụ Ndịozi 17:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:1, 2; 1Te 3:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2004, p. 18-19

    6/15/1990, p. 18

Ọrụ Ndịozi 17:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 140

    Ụlọ Nche,

    7/15/1998, p. 26-27

Ọrụ Ndịozi 17:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 140-141

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 18

Ọrụ Ndịozi 17:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 5:28, 29; 11:25; 1Kọ 15:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 141-142

    Ụlọ Nche,

    7/15/2003, p. 22

    8/1/2001, p. 8

    7/15/1998, p. 25, 27

    6/15/1990, p. 18

Ọrụ Ndịozi 17:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọ bụ ugwu dị n’Atens n’oge ochie, ebe ụlọikpe kacha elu na-anọkwa ekpe ikpe.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1883

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 18

Ọrụ Ndịozi 17:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:33, 34
  • +Ọrụ 17:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, ihe ọmụmụ 5

    Ịgba Àmà, p. 142-143

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 30

    9/1/2007, p. 14

    Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, p. 252

Ọrụ Ndịozi 17:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-efe.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, ihe ọmụmụ 5

    Ịgba Àmà, p. 143

    Ụlọ Nche,

    3/1/2012, p. 18

    7/15/2010, p. 30

    7/15/2002, p. 32

Ọrụ Ndịozi 17:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:27
  • +Ọm 146:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 143-144

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 30

    7/1/2008, p. 10

Ọrụ Ndịozi 17:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 50:12
  • +Aịz 42:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 144

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 38

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 30

    7/1/2008, p. 10

Ọrụ Ndịozi 17:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 5:2
  • +Je 1:28
  • +Di 2:5, 19; 32:8; Ọm 74:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova, isiokwu 64

    Ịgba Àmà, p. 144-145

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 30

    7/1/2008, p. 10

    9/15/1998, p. 12

    6/15/1990, p. 18

    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 25

Ọrụ Ndịozi 17:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 4:29; Ọm 145:18; Ro 1:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 42

    Ịgba Àmà, p. 145

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 30

    7/1/2008, p. 10

Ọrụ Ndịozi 17:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 145-146

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 38

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 30-31

    6/15/2004, p. 14

Ọrụ Ndịozi 17:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 1:27
  • +Di 5:8; Aịz 37:19; 40:18-20; 46:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 146

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 30-31

    1/15/2004, p. 32

Ọrụ Ndịozi 17:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 4:17, 18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 146

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 31

    7/1/1992, p. 32

Ọrụ Ndịozi 17:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 96:13; 98:9; Jn 5:22; Ọrụ 10:42
  • +Jn 11:25; Ọrụ 2:24; 13:32, 33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 147

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 31

    1/15/2008, p. 20

    7/1/1992, p. 32

    6/15/1990, p. 18

    Mmezu Mkpughe, p. 295-296

Ọrụ Ndịozi 17:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 1:23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 147

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 31

    7/1/1998, p. 12

Ọrụ Ndịozi 17:34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 31

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 17:11Te 2:1
Ọrụ 17:2Ọrụ 9:19, 20; 13:13, 14; 14:1; 18:4
Ọrụ 17:2Ọrụ 18:19
Ọrụ 17:3Ọm 22:7; 34:20; 69:21; 118:22; Aịz 50:6; 53:3, 5
Ọrụ 17:3Ọm 16:10; Lu 24:45, 46
Ọrụ 17:4Ọrụ 15:22, 40
Ọrụ 17:5Ọrụ 13:45
Ọrụ 17:6Ọrụ 16:19-21
Ọrụ 17:7Lu 23:1, 2; Jn 19:12
Ọrụ 17:13Ọrụ 14:2, 19
Ọrụ 17:14Mt 10:23
Ọrụ 17:15Ọrụ 16:1, 2; 1Te 3:2
Ọrụ 17:18Jn 5:28, 29; 11:25; 1Kọ 15:12
Ọrụ 17:22Ọrụ 17:33, 34
Ọrụ 17:22Ọrụ 17:16
Ọrụ 17:241Ez 8:27
Ọrụ 17:24Ọm 146:6
Ọrụ 17:25Ọm 50:12
Ọrụ 17:25Aịz 42:5
Ọrụ 17:26Je 5:2
Ọrụ 17:26Je 1:28
Ọrụ 17:26Di 2:5, 19; 32:8; Ọm 74:17
Ọrụ 17:27Di 4:29; Ọm 145:18; Ro 1:20
Ọrụ 17:29Je 1:27
Ọrụ 17:29Di 5:8; Aịz 37:19; 40:18-20; 46:5
Ọrụ 17:30Efe 4:17, 18
Ọrụ 17:31Ọm 96:13; 98:9; Jn 5:22; Ọrụ 10:42
Ọrụ 17:31Jn 11:25; Ọrụ 2:24; 13:32, 33
Ọrụ 17:321Kọ 1:23
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọrụ Ndịozi 17:1-34

Ọrụ Ndịozi

17 Ha wee na-aga, gafee Amfipọlis na Apọlonịa, bịarute Tesalonaịka,+ bụ́ ebe e nwere ụlọ nzukọ ndị Juu. 2 Pọl wee banye n’ụlọ nzukọ ahụ otú ọ na-emekarị,+ na-enyere ndị nọ ebe ahụ aka ịghọta Akwụkwọ Nsọ ruo ụbọchị izu ike atọ.+ 3 Ọ nọ na-akọwa Akwụkwọ Nsọ, jirikwa ihe e dere na ya na-egosi na Kraịst ga-atarịrị ahụhụ,+ nwụọ, ma si n’ọnwụ bilie.+ Ọ sịkwara: “Jizọs bụ Kraịst, onye m na-agwa unu gbasara ya.” 4 N’ihi ya, ụfọdụ n’ime ha ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs, ha na Pọl na Saịlas ana-anọkọ.+ Ìgwè ndị Grik na-atụ egwu Chineke na ọtụtụ ụmụ nwaanyị a ma ama mekwara otu ihe ahụ.

5 Ma iwe were ndị Juu,+ ha akpọkọta ụfọdụ ndị ọjọọ, ndị na-akwụgharị n’ọma ahịa, ha ekworo n’ìgwè, na-akpa aghara n’obodo ahụ niile. Ha gakwara n’ụlọ Jesin ka ha kpụrụ Pọl na Saịlas kpụnye ndị ahụ na-akpa aghara. 6 Ma mgbe ha na-ahụghị ha, ha kpụụrụ Jesin na ụmụnna ụfọdụ gakwuru ndị na-achị obodo, sị: “Ndị a ọrụ ha bụ ịkpata ọgba aghara ebe niile abịala ebe a,+ 7 Jesin nabatakwara ha. Ndị a niile na-emebi iwu Siza, na-ekwu na e nwere eze ọzọ a na-akpọ Jizọs.”+ 8 Mgbe ìgwè mmadụ ahụ na ndị na-achị obodo nụrụ ihe ndị a, ezigbo iwe were ha. 9 Mgbe ha natachara Jesin na ndị nke ọzọ ego ha kwụrụ iji gbapụta onwe ha, ha hapụrụ ha ka ha laa.

10 Ozugbo chi jiri, ụmụnna zipụrụ Pọl na Saịlas ka ha gaa Beria. Mgbe ha garuru, ha banyere n’ụlọ nzukọ ndị Juu. 11 Ndị Beria ka ndị bi na Tesalonaịka achọ ịmụta ihe, n’ihi na ha ji obi ha niile nabata okwu Chineke, na-enyocha Akwụkwọ Nsọ nke ọma kwa ụbọchị iji mara ma ihe a gwara ha ọ̀ bụ eziokwu. 12 N’ihi ya, ọtụtụ n’ime ha ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs, ha na ọtụtụ ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị ndị Grik a na-akwanyere ùgwù. 13 Ma mgbe ndị Juu ndị si Tesalonaịka nụrụ na Pọl na-ekwusakwa okwu Chineke na Beria, ha bịara ebe ahụ ka ha mee ka ndị mmadụ malite ịkpa aghara.+ 14 Ụmụnna zipụrụ Pọl ozugbo ka ọ gawa n’akụkụ oké osimiri.+ Ma Saịlas na Timoti nọgidere ebe ahụ. 15 Ma, ndị na-edupụ Pọl duuru ya ruo Atens. Mgbe Pọl gwachara ha ka ha gwa Saịlas na Timoti+ ka ha bịakwute ya ozugbo, ha lawara.

16 Ma ka Pọl nọ na-eche Saịlas na Timoti n’Atens, o wutere ya mgbe ọ hụrụ na arụsị juru eju n’obodo ahụ. 17 N’ihi ya, ọ gara n’ụlọ nzukọ na-akụziri ndị Juu na ndị ọzọ na-atụ egwu Chineke ihe, na-enyere ha aka ịghọta ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ. Ọ na-agakwa n’ahịa kwa ụbọchị na-akụziri ndị nọ ebe ahụ ihe. 18 Ma ụfọdụ ndị ọkachamara, bụ́ ndị òtù Epikurọs na ndị òtù Stoik, malitere ịrụ ya ụka. Ụfọdụ nọ na-asị: “Gịnị ka onye ekwurekwu a chọrọ ikwu?” Ndị ọzọ ana-asị: “Ọ dị ka ọ̀ na-ekwusa gbasara chi ndị mba ọzọ.” Ha na-ekwu ihe a maka na ọ na-ezisa ozi ọma banyere Jizọs na mbilite n’ọnwụ.+ 19 Ha kpọọrọ ya gaa n’Ariopagọs,* sị ya: “Kọwaara anyị ihe ọhụrụ a ị na-akụzi. 20 N’ihi na ị na-akụzi ihe ntị anyị na-anụtụbeghị. Anyị chọkwara ịma ihe ihe ndị a pụtara.” 21 N’eziokwu, ndị Atens na ndị mba ọzọ niile bịara ịnọtụ ebe ahụ anaghị eji oge ha ji ezu ike eme ihe ọzọ ma e wezụga ịkọ ihe ọhụrụ ma ọ bụ igere ihe ọhụrụ. 22 Ma Pọl guzooro ọtọ n’etiti Ariopagọs+ wee sị:

“Ndị Atens, ahụrụ m na, n’ihe niile, o yiri ka ùnu na-ekpere chi dị iche iche karịa ndị ọzọ.+ 23 Dị ka ihe atụ, mgbe m na-agafe ma na-eleru anya n’ihe ndị unu na-asọpụrụ,* ahụrụ m otu ebe ịchụàjà nke ihe e dere n’elu ya bụ: ‘Nke A Bụ nke Chi A Na-amaghị Ama.’ N’ihi ya, ọ bụ chi unu na-amaghị, nke unu na-efe, ka m na-ekwusara unu. 24 Chineke, onye kere ụwa na ihe niile dị n’ime ya, anaghị ebi n’ụlọ nsọ e ji aka rụọ+ n’ihi na ọ bụ Onyenwe eluigwe na ụwa.+ 25 Ọ naghịkwa atụ anya ka ụmụ mmadụ nyere ya aka dị ka à ga-asị na o nwere ihe na-akpa ya,+ n’ihi na ọ bụ yanwa na-enye mmadụ niile ndụ na ume+ na ihe niile. 26 O sikwa n’otu mmadụ+ mee ka mmadụ niile nọ ná mba ọ bụla dịrị, meekwa ka ha biri n’elu ụwa niile.+ O kpebikwara oge ihe dị iche iche ga-eme nakwa ebe ụmụ mmadụ ga-ebi na ebe ha na-agaghị ebi.+ 27 N’ihi na Chineke chọrọ ka ndị mmadụ chọọ ya. Ọ bụrụkwa na ha agbaa mbọ chọọ ya, ha ga-achọta ya.+ N’eziokwu, ọ nọ onye ọ bụla n’ime anyị nso. 28 N’ihi na ọ bụ ya nyere anyị ndụ, meekwa ka anyị na-eje ije, na-adịkwa ndụ, otú ahụ ụfọdụ n’ime unu ndị na-ede uri kwuru, sị: ‘N’ihi na anyị niile bụ ụmụ ya.’

29 “Ebe ọ bụ na anyị bụ ụmụ Chineke,+ anyị ekwesịghị iche na Chineke yiri ọlaedo ma ọ bụ ọlaọcha ma ọ bụ nkume. Anyị ekwesịghịkwa iche na ọ dị ka ihe ụmụ mmadụ chepụtara kpụọ.+ 30 N’eziokwu, Chineke elefurula oge ahụ ndị mmadụ na-amaghị ihe ha na-eme anya.+ Ma ugbu a, ọ na-agwa mmadụ niile n’ebe niile ka ha chegharịa. 31 N’ihi na o wepụtala otu ụbọchị ọ ga-esi n’aka otu nwoke ọ họpụtara kpee mmadụ niile bi n’ụwa ikpe+ n’eleghị ha anya n’ihu. O meekwala ka obi sie mmadụ niile ike na ọ ga-eme ya, n’ihi na ọ kpọlitere nwoke ahụ n’ọnwụ.”+

32 Mgbe ha nụrụ gbasara ịkpọlite mmadụ n’ọnwụ, ụfọdụ malitere ịkwa ya emo.+ Ma, ndị ọzọ sịrị: “Anyị ga-achọ ịnụ gbasara ihe a n’oge ọzọ.” 33 Pọl wee si ebe ahụ pụọ. 34 Ma ụfọdụ ndị sooro ya, ghọọkwa ndị na-eso ụzọ Jizọs. Ụfọdụ n’ime ha bụ Dayọnisiọs, onye bụ́ ọkàikpe n’ụlọikpe Ariopagọs, na otu nwaanyị aha ya bụ Damaris, nakwa ndị ọzọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya