Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 79
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere e kpere mgbe ndị mba ọzọ bịara ọgụ

        • ‘E ji anyị eme ihe ọchị’ (4)

        • ‘Nyere anyị aka n’ihi aha gị’ (9)

        • “Kwụọ ndị agbata obi anyị ụgwọ okpukpu asaa” (12)

Abụ Ọma 79:okwu mmeghe

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 25:1

Abụ Ọma 79:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:17
  • +2Ez 24:12, 13; Ọm 74:3, 7; Ákw 1:10
  • +2Ez 25:9, 10; 2Ih 36:17-19; Jer 52:13

Abụ Ọma 79:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 7:33; 15:3; 34:20

Abụ Ọma 79:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 14:16; 16:4

Abụ Ọma 79:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:37; Ezi 36:4

Abụ Ọma 79:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 74:1; 85:5; Aịz 64:9
  • +Zef 1:18

Abụ Ọma 79:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 10:25

Abụ Ọma 79:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 36:20, 21

Abụ Ọma 79:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Neh 9:34
  • +Ọm 69:17; Ákw 3:22

Abụ Ọma 79:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “kpuchie.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 16:35
  • +Jos 7:9; 1Sa 12:22; 2Ih 14:11; Ọm 115:1, 2; Aịz 48:9; Jer 14:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 12

Abụ Ọma 79:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ọbara ndị ohu gị a wụfuru.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Joe 2:17
  • +Jer 51:35; Ezi 36:23

Abụ Ọma 79:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ogwe aka.”

  • *

    O nwere ike ịbụ, “tọhapụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 2:23; Aịz 42:6, 7
  • +Ọm 102:19, 20

Abụ Ọma 79:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 12:14
  • +Ọm 74:18

Abụ Ọma 79:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 74:1; 95:7; 100:3
  • +Ọm 145:4; Aịz 43:21

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 79:okwu mmeghe1Ih 25:1
Ọma 79:1Ọp 15:17
Ọma 79:12Ez 24:12, 13; Ọm 74:3, 7; Ákw 1:10
Ọma 79:12Ez 25:9, 10; 2Ih 36:17-19; Jer 52:13
Ọma 79:2Jer 7:33; 15:3; 34:20
Ọma 79:3Jer 14:16; 16:4
Ọma 79:4Di 28:37; Ezi 36:4
Ọma 79:5Ọm 74:1; 85:5; Aịz 64:9
Ọma 79:5Zef 1:18
Ọma 79:6Jer 10:25
Ọma 79:72Ih 36:20, 21
Ọma 79:8Neh 9:34
Ọma 79:8Ọm 69:17; Ákw 3:22
Ọma 79:91Ih 16:35
Ọma 79:9Jos 7:9; 1Sa 12:22; 2Ih 14:11; Ọm 115:1, 2; Aịz 48:9; Jer 14:7
Ọma 79:10Joe 2:17
Ọma 79:10Jer 51:35; Ezi 36:23
Ọma 79:11Ọp 2:23; Aịz 42:6, 7
Ọma 79:11Ọm 102:19, 20
Ọma 79:12Jer 12:14
Ọma 79:12Ọm 74:18
Ọma 79:13Ọm 74:1; 95:7; 100:3
Ọma 79:13Ọm 145:4; Aịz 43:21
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 79:1-13

Abụ Ọma

Abụ Esaf.+

79 Chineke, ndị mba ọzọ abatala n’ala gị.+

Ha emerụọla ụlọ nsọ gị.+

Ha emeela ka Jeruselem bụrụzie obodo e bibiri ebibi.+

 2 Ha ewerela ozu ndị ohu gị nye ụmụ nnụnụ ka ha rie,

Werekwa anụ ahụ́ ndị na-erubere gị isi nye anụ ọhịa.+

 3 Ha awụfuola ọbara ha ka mmiri n’ebe niile na Jeruselem,

E nweghịkwa onye fọrọnụ ga-eli ha.+

 4 Ndị agbata obi anyị jizi anyị eme ihe ọchị.+

Ndị gbara anyị gburugburu na-akparị anyị ma na-akwa anyị emo.

 5 Jehova, olee mgbe ị ga-akwụsị oké iwe ị na-ewe? Ị̀ ga na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi?+

Olee mgbe iwe gị nke na-ere ka ọkụ ga-akwụsị?+

 6 Wesa mba ndị na-amaghị gị

Nakwa alaeze ndị na-anaghị akpọku aha gị ezigbo iwe.+

 7 N’ihi na ha ebibiela Jekọb,

Meekwa ka obodo ya tọgbọrọ chakoo.+

 8 Atala anyị ahụhụ maka ihe ọjọọ nna nna anyị hà mere.+

Meere anyị ebere ọsọ ọsọ,+

N’ihi na e mechuola anyị ezigbo ihu.

9 Chineke, onye na-azọpụta anyị, biko, nyere anyị aka+

N’ihi aha gị dị ebube.

Napụta anyị ma gbaghara anyị* mmehie anyị n’ihi aha gị.+

10 Gịnị mere mba dị iche iche ga-eji sị: “Olee ebe Chineke ha nọ?”+

Ka anyị hụ mgbe a ga-eme ka mba niile mara

Na ị bọọla ọbọ maka ọbara ndị ohu gị e gburu egbu.*+

11 Biko, nụrụ ude onye mkpọrọ na-asụ.+

Jiri nnukwu ike* gị napụta* ndị a mara ikpe ọnwụ.+

12 Jehova, biko, kwụọ ndị agbata obi anyị ụgwọ okpukpu asaa+

Maka mkparị ha kparịrị gị.+

13 Mgbe ahụ, anyị bụ́ ndị gị, ndị bụ́kwa ìgwè atụrụ ị na-enye nri,+

Ga na-ekele gị ruo mgbe ebighị ebi.

Anyị ga-etokwa gị si n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya