Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 9
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Abụọ

      • Ihe Pọl gwara ndị Kọrịnt iji mee ka ha nye onyinye (1-15)

        • Chineke hụrụ onye na-eji obi ụtọ enye ihe n’anya (7)

2 Ndị Kọrịnt 9:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ijere ndị nsọ ozi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:26; 1Kọ 16:1; 2Kọ 9:12

2 Ndị Kọrịnt 9:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Akeya bụ obodo ndị Rom na-achị. Isi obodo ya bụ Kọrịnt.

2 Ndị Kọrịnt 9:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 11:24; 19:17; 22:9; Ek 11:1; Lu 6:38

2 Ndị Kọrịnt 9:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 15:7, 10
  • +Ọp 22:29; Ilu 11:25; Ọrụ 20:35; Hib 13:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 155

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 55

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 196

    Ụlọ Nche,

    9/1/2013, p. 13

    12/1/2012, p. 5

    11/1/1998, p. 26

    12/1/1992, p. 15

    1/15/1992, p. 14-15, 18-19

2 Ndị Kọrịnt 9:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 28:27; Mal 3:10; Fil 4:18, 19

2 Ndị Kọrịnt 9:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 112:9

2 Ndị Kọrịnt 9:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 210-212

2 Ndị Kọrịnt 9:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:26, 27; 2Kọ 8:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 210-216

    Ụlọ Nche,

    11/15/2000, p. 11-12

2 Ndị Kọrịnt 9:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:16; Hib 13:16; Jes 1:27; 1Jn 3:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 210-212

2 Ndị Kọrịnt 9:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 210-212, 216

2 Ndị Kọrịnt 9:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 2 2017, p. 4

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 9-10

    Ụlọ Nche,

    11/15/2015, p. 14

    12/1/1993, p. 28

    1/15/1992, p. 19

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 210-212

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 9:1Ro 15:26; 1Kọ 16:1; 2Kọ 9:12
2 Kọr. 9:6Ilu 11:24; 19:17; 22:9; Ek 11:1; Lu 6:38
2 Kọr. 9:7Di 15:7, 10
2 Kọr. 9:7Ọp 22:29; Ilu 11:25; Ọrụ 20:35; Hib 13:16
2 Kọr. 9:8Ilu 28:27; Mal 3:10; Fil 4:18, 19
2 Kọr. 9:9Ọm 112:9
2 Kọr. 9:12Ro 15:26, 27; 2Kọ 8:14
2 Kọr. 9:13Mt 5:16; Hib 13:16; Jes 1:27; 1Jn 3:17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Kọrịnt 9:1-15

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt

9 Ọ baghị uru idetara unu akwụkwọ ka unu mara na unu kwesịrị inyere ndị nsọ aka,*+ 2 n’ihi na ama m na unu chọrọ inye aka. Eji m unu na-anyara ndị Masedonia isi. Agwara m ha na o ruola otu afọ unu ndị nọ n’Akeya* jikeere inye aka. N’ihi otú o si na-agụsi unu agụụ ike inye aka, ọtụtụ ndị Masedonia chọkwara inye aka. 3 Ma m na-ezitere unu ụmụnna ndị ahụ, ka isi anyị ji unu na-anya na unu ejikerela inye aka ghara ịbụ n’efu, kama ka ọ bụrụ n’eziokwu na unu ejikerela inye aka otú m gwara ha. 4 Ma ọ́ bụghị ya, ọ bụrụ na ndị Masedonia esoro m bịa ma hụ na unu ejikerebeghị, ihere ga-eme anyị n’ihi obi anyị tụkwasịrị unu, ihere ga-emekwa ununwa. 5 N’ihi ya, echere m na m kwesịrị ịgwa ụmụnna ndị ahụ ka ha buru m ụzọ bịa hụ unu, ka ọ ga-abụ, tupu mụnwa abịa, ya abụrụ na ha anakọtachaala onyinye unu kwere nkwa inye. E si otú a mee ya, ọ ga-egosi na a manyeghị unu amanye inye ihe unu nyere, kama na ihe unu nyere si unu n’obi.

6 Ma n’ihe gbasara okwu a, onye na-agha mkpụrụ ole na ole ga-aghọrọkwa mkpụrụ ole na ole. Ma, onye na-agha ọtụtụ mkpụrụ ga-aghọrọ ọtụtụ mkpụrụ.+ 7 Ka onye ọ bụla nye ihe o kpebiri n’obi ya, ọ bụghị ihe na-esighị ya n’obi, ọ bụghịkwa dị ka à manyere ya amanye,+ n’ihi na Chineke hụrụ onye na-eji obi ụtọ enye ihe n’anya.+

8 Chineke ga-emeli ka amara ya baara unu ụba, ka unu wee nwee ihe zuuru unu mgbe niile n’ihe niile, nweekwa ọtụtụ ihe unu ga-eji na-arụ ọrụ niile dị mma.+ 9 (Otú ahụ ka e dere ya, sị: “O kesaarala mmadụ niile ihe. O nyela ndị ogbenye ihe. Ọ ga na-eme ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.”+ 10 Chineke, onye na-enye onye na-agha mkpụrụ ọtụtụ mkpụrụ, nke na-enyekwa ọtụtụ achịcha ka ndị mmadụ taa, ga-enye unu mkpụrụ unu ga-agha, meekwa ka ọ dị ọtụtụ. Ọ ga-emekwa ka unu nweta ọtụtụ ihe ọma n’ezi omume unu na-eme.) 11 N’ihe niile, Chineke emeela ka unu baa ọgaranya ka unu wee na-emesapụ nnọọ aka. Ndị mmadụ ga-ekelekwa Chineke n’ihi onyinye unu nyere nke anyị ga-enye ndị ọzọ. 12 Otú a unu si enyere ndị ọzọ aka na-abara ndị nsọ nọ ná mkpa uru,+ na-emekwa ka ọtụtụ ndị na-ekele Chineke. 13 Onyinye a unu na-enye na-egosi ụdị mmadụ unu bụ, ndị mmadụ ga na-etokwa Chineke n’ihi na unu na-eme ihe unu na-ezisa banyere Kraịst, unu jikwa obi unu niile na-enye, ma ụmụnna ndị ahụ ma mmadụ niile, onyinye.+ 14 Ha ga-arịọ Chineke ka ọ nọnyere unu. Ha ga-ahụkwa unu n’anya n’ihi amara na-enweghị atụ Chineke na-emere unu.

15 Anyị na-ekele Chineke maka onyinye a na-agaghị akọwali akọwa ọ na-enye anyị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya