Septemba Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ Septemba 2017 Ihe I Nwere Ike Ikwu Septemba 4-10 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 42-45 E Weghachiri Ofufe Dị Ọcha OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Gịnị Mere I Ji Hụ Ofufe Dị Ọcha n’Anya? Septemba 11-17 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EZIKIEL 46-48 Ngọzi Ndị Izrel A Kpọghachiri n’Ala Ha Ga-enweta Septemba 18-24 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | DANIEL 1-3 Ikwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Na-aba Ọtụtụ Uru OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Kwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Mgbe Ọnwụnwa Bịaara Gị OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Kwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Mgbe A Chụrụ Onye Ikwu Gị n’Ọgbakọ Septemba 25–Ọktoba 1 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | DANIEL 4-6 Ị̀ Na-efe Jehova n’Esepụghị Aka? OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Kụziere Ha Otú Ha Ga-esi Nọgide Na-efe Jehova