22 Otú o sina dị, ndị dibịa anwansi nke Ijipt ji anwansi+ ha mee otu ihe ahụ; obi Fero ka kpọchiri akpọchi,+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+
18 Ndị dibịa anwansi ahụ wee nwaa iji anwansi ha mee otu ihe ahụ,+ iji mee ka anwụnta pụta, ma ha enweghị ike.+ Anwụnta ndị ahụ wee na-ata ma mmadụ ma anụmanụ.
8 Ọ bụ otú ahụ Janis na Jambris+ si guzogide Mozis ka ndị a sikwa na-eguzogide eziokwu.+ Ha bụ ndị uche ha rụrụ arụ kpamkpam,+ ndị a jụrụ ajụ n’ihe banyere okwukwe Ndị Kraịst.+