Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 11:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 M ga-agbadata+ wee gwa gị okwu n’ebe ahụ;+ m ga-ewerekwa ụfọdụ n’ime mmụọ+ dị n’ahụ́ gị wụkwasị ha, ha ga-enyekwara gị aka n’ibu ibu ha ka i wee ghara ibu ya naanị gị.+

  • Diuterọnọmi 1:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Sinụ n’ebo unu niile chọta ndị ikom maara ihe na ndị nwere uche+ ma nwee ahụmahụ,+ ka m mee ha ndị isi unu.’+

  • Ọrụ Ndịozi 6:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ya mere, ụmụnna anyị, chọpụtanụ+ n’onwe unu ndị ikom asaa a gbaara ezi àmà n’etiti unu, bụ́ ndị jupụtara na mmụọ nsọ na amamihe,+ ka anyị mee ha ndị ga na-ahụ maka ọrụ a dị mkpa;

  • 1 Timoti 3:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ya mere, onye nlekọta kwesịrị ịbụ onye a na-apụghị ikwujọ ekwujọ,+ di nke otu nwunye, onye na-emeru ihe n’ókè,+ onye uche ya zuru okè,+ onye na-eme ihe n’usoro,+ onye na-ele ọbịa,+ onye ruru eru izi ihe,+

  • Taịtọs 1:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 onye jidesiri okwu ahụ nke kwesịrị ntụkwasị obi ike n’ihe banyere otú o si eji nkà ezi ihe,+ ka o wee nwee ike iji ozizi na-enye ezi ndụ+ na-adụsi ndị mmadụ ọdụ ike, na-adọkwa ndị na-ekwu okwu nke na-emegide okwu ahụ na-enye ezi ndụ aka ná ntị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya