Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 9:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.

  • Ndị Ikpe 9:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 E mesịa, ọ gara n’ụlọ nna ya dị n’Ọfra+ gbuo ụmụnne ya,+ bụ́ ụmụ Jerọbel, ndị ikom iri asaa, n’elu otu nkume, ma o gbughị Jotam bụ́ ọdụdụ nwa Jerọbel, n’ihi na ọ gara zoo.

  • Ndị Ikpe 9:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 ka ihe ike e mesoro ụmụ ndị ikom iri asaa nke Jerọbel wee dịrị n’isi ha,+ ka o wee meekwa ka ọbara ha dịrị n’isi Abimelek nwanne ha n’ihi na o gburu ha,+ ka ọ dịrịkwa n’isi ndị nwe ala Shikem n’ihi na ha nyeere ya aka+ igbu ụmụnne ya.

  • 1 Samuel 25:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 Devid wee nụ na Nebal anwụọla, o wee sị: “Ka Jehova bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye kpeworo ikpe+ nkọcha a kọchara m+ iji napụta m n’aka Nebal, gbochiekwa ohu ya ime ihe ọjọọ,+ Jehova emewokwa ka Nebal jiri isi ya buru ihe ọjọọ ya!”+ Devid wee ziga ozi gwa Abigel ka ya kpọrọ ya ka ọ bụrụ nwunye ya.+

  • Abụ Ọma 58:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Onye ezi omume ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi na ọ hụwo ọbọ a bọrọ.+

      Ọ ga-eji ọbara onye ajọ omume saa ụkwụ ya.+

  • Abụ Ọma 94:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Ọ ga-emekwa ka ihe ọjọọ ha dịrị n’isi ha,+

      Ọ ga-ejikwa ọdachi nke ha laa ha n’iyi.+

      Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ala ha n’iyi.+

  • Ilu 5:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Njehie onye ajọ omume ga-anwụde ya,+ ọ bụkwa ụdọ mmehie nke ya ka a ga-eji jide ya.+

  • Ndị Galeshia 6:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya