1 Samuel 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ ga-erukwa na mgbe ihe ịrịba ama+ ndị a mezuuru gị, mee ihe i nwere ike ime,+ n’ihi na ezi Chineke nọnyeere gị.+ 1 Samuel 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mmụọ+ Chineke wee kpawa ike n’ahụ́ Sọl mgbe ọ nụrụ okwu ndị a, iwe ya wee dị ọkụ nke ukwuu.+ 1 Samuel 14:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Sọl wee malite ịchị Izrel,+ na-ebuso ndị iro ya niile agha gbaa gburugburu, Moab+ na ụmụ Amọn+ na Idọm+ na ndị eze Zoba+ nakwa ndị Filistia;+ ebe ọ bụla o chere ihu, ya alaa ha n’iyi.+ 2 Samuel 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ụta Jọnatan esighị n’ọbara ndị e gburu egbu,Nakwa n’abụba ndị dike laghachi azụ,+Mma agha Sọl adịghịkwa alaghachi n’efu.+
7 Ọ ga-erukwa na mgbe ihe ịrịba ama+ ndị a mezuuru gị, mee ihe i nwere ike ime,+ n’ihi na ezi Chineke nọnyeere gị.+
47 Sọl wee malite ịchị Izrel,+ na-ebuso ndị iro ya niile agha gbaa gburugburu, Moab+ na ụmụ Amọn+ na Idọm+ na ndị eze Zoba+ nakwa ndị Filistia;+ ebe ọ bụla o chere ihu, ya alaa ha n’iyi.+
22 Ụta Jọnatan esighị n’ọbara ndị e gburu egbu,Nakwa n’abụba ndị dike laghachi azụ,+Mma agha Sọl adịghịkwa alaghachi n’efu.+