Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 14:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Jọnatan wee gwa onye na-ejere ya ozi, nke na-eburu ya ihe agha, sị: “Bịa ka anyị gafere banye n’ebe ahụ ndị ikom ahụ a na-ebighị úgwù+ nọ na-eche nche. Ma eleghị anya, Jehova ga-arụrụ anyị ọrụ, n’ihi na ọ dịghị ihe na-egbochi Jehova isi n’aka ọtụtụ mmadụ ma ọ bụ n’aka mmadụ ole na ole mee ka e nwee nzọpụta.”+

  • 1 Samuel 17:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Devid wee malite ịgwa ndị guzo ya nso, sị: “Gịnị ka a ga-emere onye ọ bụla nke gburu onye Filistia+ ahụ ma wepụ nkọcha a na-akọcha Izrel?+ N’ihi na, ònye bụ onye Filistia nke a a na-ebighị úgwù+ nke na ọ ga-ama ndị agha nke Chineke dị ndụ+ aka?”+

  • 2 Samuel 1:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Unu akọla akụkọ ya n’ime Gat;+

      Unu akọsala ya n’okporo ámá Ashkelọn,+

      Ka ụmụ nwaanyị ndị Filistia ghara ịṅụrị ọṅụ,

      Ka ụmụ nwaanyị nke ndị a na-ebighị úgwù ghara inwe obi ụtọ.+

  • Ezikiel 44:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 mgbe unu kpọbatara ndị mba ọzọ a na-ebighị úgwù n’obi, ndị a na-ebighịkwa úgwù n’anụ ahụ́,+ ka ha nọrọ n’ebe nsọ m, bụ́ ụlọ m, iji merụọ ya; mgbe unu chụrụ nri m n’àjà,+ ya bụ, abụba+ na ọbara,+ ma ha nọ na-emebi ọgbụgba ndụ m n’ihi ihe arụ niile unu na-eme.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya