3 Ma nna ya na nne ya sịrị ya: “Ọ̀ bụ na e nweghị nwaanyị+ ọ bụla n’ime ndị inyom ụmụnna gị mụrụ nakwa n’etiti ndị m niile, nke mere ị ga-eji gawa ịlụ nwaanyị nke si n’etiti ndị Filistia a na-ebighị úgwù?”+ Ma Samsịn gwara nna ya, sị: “Lụtara m ya, n’ihi na ọ bụ ya dị m nnọọ mma.”
18 Akpịrị wee kpọwa ya nkụ, o wee malite ịkpọku Jehova, sị: “Ọ bụ gị nyere ohu gị nzọpụta a dị ukwuu,+ ugbu a, agụụ mmiri ọ̀ ga-agụgbu m, m̀ ga-adabakwa n’aka ndị a na-ebighị úgwù?”+
36 Ohu gị kụgburu ma ọdụm ahụ ma anụ ọhịa bea ahụ; onye Filistia nke a a na-ebighị úgwù+ ga-adị ka otu n’ime ha, n’ihi na ọ mawo ndị agha+ nke Chineke dị ndụ+ aka.”+
4 Sọl wee sị onye na-eburu ya ihe agha:+ “Mịrị mma agha+ gị maa m, ka ndị a a na-ebighị úgwù+ ghara ịbịa mee m ihe na-adịghị mma.”+ Ma onye na-eburu ya ihe agha ekweghị,+ n’ihi na egwu ji ya nke ukwuu. Sọl wee mịrị mma agha ya wee dakwasị na ya.+
26 bụ́ Ijipt+ na Juda+ na Idọm+ na ụmụ Amọn+ na Moab+ na ndị niile na-akpụ ntutu dị n’agba ntị abụọ ha, bụ́ ndị bi n’ala ịkpa;+ n’ihi na mba niile bụ ndị a na-ebighị úgwù, ụlọ Izrel dum bụkwa ndị a na-ebighị úgwù n’obi.”+