Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 32:39
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 39 Hụnụ na ọ bụ m bụ ya,+

      E nweghịkwa chi ọzọ ọ bụ mụ na ya.+

      M na-eme ka a nwụọ, m na-emekwa ka a dị ndụ.+

      Emewo m ka e nwee oké mmerụ ahụ́,+ mụ onwe m ga-agwọkwa ya,+

      Ọ dịghịkwa onye na-anapụta ihe n’aka m.+

  • 1 Samuel 2:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 Jehova bụ Onye na-eme ka a nwụọ na Onye na-echebe ndụ,+

      Onye na-eme ka a rịdaa na Shiol,+ Ọ na-emekwa ka a rịgote.+

  • 2 Ndị Eze 4:34
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 34 N’ikpeazụ, ọ gara dinara n’elu nwata ahụ+ ma tụkwasị ọnụ ya n’ọnụ nwata ahụ nakwa anya ya n’anya ya, tụkwasịkwa ọbụ aka ya n’ọbụ aka nwata ahụ ma makpuru n’elu ya, ahụ́ nwata ahụ wee kporo ọkụ.

  • 2 Ndị Eze 13:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 O wee ruo na mgbe ha na-eli otu nwoke, lee, ha hụrụ ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ahụ. Ha tụbara nwoke ahụ ozugbo n’ebe e liri Ịlaịsha wee gbaa ọsọ. Mgbe ozu nwoke ahụ metụrụ ọkpụkpụ Ịlaịsha, ọ dịrị ndụ+ ozugbo ma guzoro n’ụkwụ ya.+

  • Luk 7:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Onye ahụ nwụrụ anwụ wee bilie nọrọ ọdụ ma malite ikwu okwu, o wee kpọnye ya nne ya.+

  • Luk 8:55
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 55 Mmụọ+ ya wee laghachi, o wee bilie ozugbo+ ahụ, o nyekwara iwu ka e nye ya ihe ka o rie.+

  • Jọn 5:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Ka ihe a ghara iju unu anya, n’ihi na oge awa na-abịa mgbe ndị niile nọ n’ili ncheta+ ga-anụ olu ya

  • Jọn 11:44
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 44 Nwoke ahụ nwụrụ anwụ wee buru ákwà e kere ya n’ụkwụ na n’aka pụta,+ e kekwara ya ákwà n’ihu. Jizọs sịrị ha: “Tọpụnụ ya ákwà ma hapụ ya ka ọ laa.”

  • Ọrụ Ndịozi 9:41
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 41 O nyere ya aka ya ma selie ya elu,+ o wee kpọọ ndị nsọ na ndị inyom ahụ di ha nwụrụ ma chee ya n’ihu ha ná ndụ.+

  • Ọrụ Ndịozi 20:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ma Pọl gbadara n’ala, dakwasị ya,+ makụọ ya wee sị: “Kwụsịnụ ime mkpọtụ, n’ihi na ọ dịla ndụ.”*+

  • Ndị Rom 14:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 N’ihi na ọ bụ ya mere Kraịst ji nwụọ ma dị ndụ ọzọ,+ ka o wee bụrụ Onyenwe ndị nwụrụ anwụ+ na ndị dị ndụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya