3 “Ana m arịọ gị arịrịọ, Jehova, biko, cheta+ otú m si jiri eziokwu+ na obi zuru ezu+ jee ije+ n’ihu gị, ọ bụkwa ihe dị mma n’anya gị ka m mere.”+ Hezekaya wee malite ịkwasi ákwá ike.+
21 O ji obi ya dum+ rụọ ọrụ niile ọ malitere ịrụ n’ihe metụtara ozi a na-eje+ n’ụlọ ezi Chineke nakwa n’ihe metụtara iwu ahụ+ na ntụziaka, iji chọọ+ Chineke ya, ihe gakwaara ya nke ọma.+