Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 25:36
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 36 Anala ya ọmụrụ nwa, anakwala ya ụma,+ kama tụọ egwu Chineke gị;+ nwanne gị ga-esoro gị dịrị ndụ.

  • Nehemaya 5:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ma ndị bụ́ gọvanọ tupu mụ onwe m boro ndị anyị ibu arọ, ha nọkwa na-anara ha shekel ọlaọcha iri anọ maka nri na mmanya kwa ụbọchị. Ndị na-ejere ha ozi chịkwara ndị anyị ọchịchị nchịgbu.+ Ma mụ onwe m emeghị otú ahụ+ n’ihi egwu Chineke.+

  • Job 28:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 O wee sị mmadụ,

      ‘Lee! Ịtụ egwu Jehova—ọ bụ ya bụ amamihe,+

      Mmadụ isi n’ihe ọjọọ wezụga onwe ya bụkwa nghọta.’”+

  • Ilu 8:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ịtụ egwu Jehova pụtara ịkpọ ihe ọjọọ asị.+ Ibuli onwe onye elu na nganga+ na ụzọ ọjọọ na ọnụ na-ekwu ihe rụrụ arụ+ ka m kpọrọ asị.

  • Ekliziastis 8:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ọ bụ ezie na onye mmehie pụrụ ịnọ na-eme ihe ọjọọ+ otu narị ugboro ma nọruo ogologo oge na-eme otú masịrị ya, ma mụ onwe m makwaara na ọ ga-adịrị ndị na-atụ egwu ezi Chineke mma,+ n’ihi na ha tụrụ egwu ya.+

  • Malakaị 1:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 “‘Nwa na-asọpụrụ nna ya;+ onye na-eje ozi na-asọpụkwara nna ya ukwu.+ Ya mere, ọ bụrụ na m bụ nna,+ olee nsọpụrụ a na-enye m?+ Ọ bụrụkwa na m bụ Nna unu Ukwu, olee egwu+ unu na-atụ m?’ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha gwara unu ndị nchụàjà, ndị na-eleda aha m anya.+

      “‘Unu sịkwara: “Olee otú anyị si leda aha gị anya?”’

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya