Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 19:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Aka agaghị esi ndị bi n’ime ha ike;+

      Ha ga-atụ nnọọ ụjọ, ihere ga-emekwa ha.+

      Ha ga-adị ka ihe a kụrụ n’ubi na ahịhịa ndụ na-akabeghị aka,+

      Dịkwa ka ahịhịa nke dị n’elu ụlọ+ na nke dị na mbara ala mgbe ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mere ka ọ kpọnwụọ.+

  • Nehemaya 4:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Chineke anyị, biko, nụrụ,+ n’ihi na anyị aghọwo ndị a na-elelị;+ mee ka ha jiri isi ha buru nkọcha+ ha, meekwa ka e meso ha dị ka ihe a kwatara n’agha, ka ha ghọọkwa ndị a dọọrọ n’agha laa n’ala ọzọ.

  • Abụ Ọma 37:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 N’ihi na ha ga-akpọnwụ ọsọ ọsọ dị ka ahịhịa,+

      Ha ga-achanwụkwa dị ka ahịhịa ndụ nke puru ọhụrụ.+

  • Abụ Ọma 92:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  7 Mgbe ndị ajọ omume pulitere dị ka ahịhịa ndụ,+

      Ndị niile na-eme ihe ọjọọ ana-amakwa pokopoko,

      Ọ bụ ka e wee laa ha n’iyi ruo mgbe ebighị ebi.+

  • Aịzaya 37:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Aka agaghị esi ndị bi n’ime ha ike;+

      Ha ga-atụ nnọọ ụjọ, ihere ga-emekwa ha.+

      Ha ga-adị ka ihe a kụrụ n’ubi na ahịhịa ndụ na-akabeghị aka,+

      Dịkwa ka ahịhịa nke dị n’elu ụlọ+ na nke dị na mbara ala mgbe ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ na-efe.+

  • Jeremaya 17:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Ọ ga-adị ka osisi guzo naanị ya na mbara ọzara, ọ gaghị ahụ mgbe ihe ọma bịara;+ kama ọ ga-ebi n’ebe kpọrọ nkụ n’ala ịkpa, n’ala nnu nke ọ na-adịghị onye bi ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya