40 Ha ga-ekwupụta njehie ha+ nakwa njehie ndị nna ha na ekwesịghị ntụkwasị obi ha n’ụzọ ha si meso m omume ekwesịghị ntụkwasị obi, ee, ọbụna n’ụzọ ha jere ije megide m.+
9 Mgbe unu laghachikwutere m,+ debekwa ihe niile m nyere n’iwu+ ma mee ha,+ ọ bụrụgodị na ndị unu a chụsasịrị achụsasị nọ na nsọtụ eluigwe, m ga-esi n’ebe ahụ chịkọta+ ha, kpọlatakwa ha+ n’ebe ahụ m họọrọ ime ka aha m biri na ya.’+
61 Ị ga-echetakwa ụzọ gị niile,+ ihere ga-emekwa gị mgbe ị nabatara ụmụnne gị ndị nwaanyị, ma ndị tọrọ gị ma ndị ị tọrọ. M ga-akpọrọkwa ha kpọnye gị ka ha bụrụ ụmụ gị,+ ma ọ bụghị n’ihi ọgbụgba ndụ gị.’+