Diuterọnọmi 31:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na mụ onwe m maara nke ọma banyere nnupụisi+ gị na ikwesi olu ike gị.+ Ọ bụrụ na mgbe m ka nọ ndụ ma nọrọ n’etiti unu taa, unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya,+ lezienụ ihe ga-eme mgbe m nwụsịrị! Aịzaya 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ọ bụrụ na unu ajụ+ wee nupụ isi, a ga-eji mma agha ripịa unu; n’ihi na ọnụ Jehova ekwuwo ya.”+ Aịzaya 30:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na ha bụ ndị na-enupụ isi,+ ụmụ na-adịghị ekwu eziokwu,+ ụmụ na-achọghị ịnụ iwu Jehova;+ Ezikiel 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ha onwe ha, ma hà ga-anụ+ ma ha agaghị anụ+, n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi,+ ha ga-amarakwa na onye amụma nọrọ n’etiti ha.+
27 N’ihi na mụ onwe m maara nke ọma banyere nnupụisi+ gị na ikwesi olu ike gị.+ Ọ bụrụ na mgbe m ka nọ ndụ ma nọrọ n’etiti unu taa, unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya,+ lezienụ ihe ga-eme mgbe m nwụsịrị!
5 Ma ha onwe ha, ma hà ga-anụ+ ma ha agaghị anụ+, n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi,+ ha ga-amarakwa na onye amụma nọrọ n’etiti ha.+