-
2 Ndị Eze 23:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 O wee kpọkọta ndị nchụàjà niile nọ n’obodo ndị dị na Juda, ka o wee mee ka a ghakwara ịnọ n’ebe ndị dị elu na-efe ofufe, bụ́ ebe ndị nchụàjà ahụ na-anọ esure ihe nsure ọkụ, malite na Giba+ ruo Bia-shiba;+ o wee kwatuo ebe ndị dị elu nke ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’ọnụ ụzọ ámá Jọshụa, bụ́ onyeisi obodo, nke dị n’aka ekpe ma mmadụ na-abata n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ.
-