13 M wee nụ ka otu onye nsọ+ na-ekwu okwu, onye nsọ ọzọ wee gwa onye nke ahụ na-ekwu okwu, sị: “Olee mgbe ọhụụ banyere àjà a na-achụ mgbe niile+ nakwa banyere njehie nke na-akpata ịtọgbọrọ n’efu+ ga-adịru, iji mee ka ebe nsọ ahụ na ihe ndị dị n’eluigwe bụrụ ihe a ga-azọ ụkwụ?”+
10 Hụnụ na unu eledaghị otu n’ime ndị a dị nta anya; n’ihi na ana m asị unu na ndị mmụọ ozi+ ha ndị nọ n’eluigwe na-ahụ ihu Nna m nke bi n’eluigwe mgbe niile.+