Aịzaya 47:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wesoro ndị m iwe.+ M merụrụ ihe nketa m,+ m wee nyefee ha n’aka gị.+ I mereghị ha ebere.+ I boro agadi yok dị arọ nke ukwuu.+ Jeremaya 51:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 M ga-akwụ Babịlọn na ndị niile bi na Kaldia ụgwọ ihe ọjọọ niile ha mere na Zayọn, n’ihu unu,”+ ka Jehova kwuru. Zekaraya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M na-eweso mba ndị tụsaara ahụ́+ oké iwe; n’ihi na mụ onwe m wetụrụ iwe,+ ma ha onwe ha so kpata ọdachi ahụ.”’+
6 M wesoro ndị m iwe.+ M merụrụ ihe nketa m,+ m wee nyefee ha n’aka gị.+ I mereghị ha ebere.+ I boro agadi yok dị arọ nke ukwuu.+
24 M ga-akwụ Babịlọn na ndị niile bi na Kaldia ụgwọ ihe ọjọọ niile ha mere na Zayọn, n’ihu unu,”+ ka Jehova kwuru.
15 M na-eweso mba ndị tụsaara ahụ́+ oké iwe; n’ihi na mụ onwe m wetụrụ iwe,+ ma ha onwe ha so kpata ọdachi ahụ.”’+