12 E mesịa, Aịzik malitere ịgha mkpụrụ n’ala ahụ,+ n’afọ ahụ kwa, o nwetara ihe ruru otu narị okpukpu nke mkpụrụ ọ ghara,+ n’ihi na Jehova nọ na-agọzi ya.+
12 ‘N’ihi na a ga-enwe mkpụrụ udo;+ osisi vaịn ga-amị mkpụrụ,+ ala ga-emepụta ihe,+ eluigwe ga-emekwa ka igirigi daa;+ m ga-emekwa ka ndị fọdụrụ+ ná ndị a nweta ihe a niile.+