Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 54
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere ọbụ abụ kpere mgbe ọ nọ n’etiti ndị iro

        • “Chineke bụ onye na-enyere m aka” (4)

Abụ Ọma 54:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 23:19; 26:1

Abụ Ọma 54:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 20:1; 79:9; Ilu 18:10
  • +Ọm 43:1

Abụ Ọma 54:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 13:3; 65:2

Abụ Ọma 54:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-achọ mkpụrụ obi m.”

  • *

    Ma ọ bụ “Ha anaghị eme ka Chineke nọrọ n’ihu ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:16; 59:3
  • +Ọm 36:1

Abụ Ọma 54:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 12:18; Hib 13:6

Abụ Ọma 54:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:19
  • +Ọm 143:12

Abụ Ọma 54:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 50:14; Hib 13:15
  • +Ọm 7:17; 52:9

Abụ Ọma 54:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 4:9; Ọm 34:19; 37:39
  • +Ọm 37:34; 59:10

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 54:okwu mmeghe1Sa 23:19; 26:1
Ọma 54:1Ọm 20:1; 79:9; Ilu 18:10
Ọma 54:1Ọm 43:1
Ọma 54:2Ọm 13:3; 65:2
Ọma 54:3Ọm 22:16; 59:3
Ọma 54:3Ọm 36:1
Ọma 54:41Ih 12:18; Hib 13:6
Ọma 54:5Ro 12:19
Ọma 54:5Ọm 143:12
Ọma 54:6Ọm 50:14; Hib 13:15
Ọma 54:6Ọm 7:17; 52:9
Ọma 54:72Sa 4:9; Ọm 34:19; 37:39
Ọma 54:7Ọm 37:34; 59:10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 54:1-7

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. A ga-eji ụbọ akwara kpọọ ya. Maskil.* Abụ Devid bụrụ mgbe ndị Zif bịara gwa Sọl, sị: “Devid zoro n’obodo anyị.”+

54 Chineke, biko, jiri aha gị zọpụta m,+

Jirikwa ike gị kpechite ọnụ m.+

 2 Chineke, biko, nụrụ ekpere m.+

Gee ntị n’ihe m na-ekwu.

 3 N’ihi na ndị m na-amaghị abịala ka ha mesie m ike,

Ndị obi fere azụ na-achọkwa igbu m.*+

E nweghị ihe ha ji Chineke kpọrọ.*+ (Sila)

 4 Ma Chineke bụ onye na-enyere m aka.+

Jehova nọnyeere ndị na-akwado m.*

 5 Ọ ga-eji ihe ọjọọ ndị iro m na-eme kwụọ ha ụgwọ.+

Chineke m, bibie ha n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+

 6 M ga-eji obi m niile chụọrọ gị àjà.+

Jehova, m ga-eto aha gị n’ihi na ọ dị mma.+

 7 N’ihi na ị na-anapụta m ná nsogbu niile.+

M ga na-ele ndị iro m anya na-achị ha ọchị mgbe a na-emeri ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya