Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 2
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ

      • Ozi ọma Pọl zisara na Kọrịnt (1-5)

      • Amamihe Chineke enweghị atụ (6-10)

      • Onye mmụọ nsọ na-edu na onye anụ ahụ́ na-achị (11-16)

1 Ndị Kọrịnt 2:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 3:5, 6; Kọl 2:2
  • +1Kọ 1:17

1 Ndị Kọrịnt 2:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 6:14

1 Ndị Kọrịnt 2:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 27

1 Ndị Kọrịnt 2:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:18, 19; 1Kọ 4:20; 1Te 1:5

1 Ndị Kọrịnt 2:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 14:20; Efe 4:13; Hib 5:14
  • +1Kọ 15:24

1 Ndị Kọrịnt 2:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 16:25, 26; Efe 3:8, 9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 189-198

    Ụlọ Nche,

    6/15/2003, p. 24-25

    6/1/1997, p. 13

    8/15/1994, p. 13

1 Ndị Kọrịnt 2:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “oge a.” Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Ma ọ bụ “ha agaraghị egbu Onyenwe anyị dị ebube n’elu osisi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 7:48; Ọrụ 13:27, 28

1 Ndị Kọrịnt 2:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 64:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Amụma Aịsaịa II, p. 366

1 Ndị Kọrịnt 2:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 14:26; 1Jn 2:27
  • +Mt 16:17; Mk 4:11; Efe 3:5; 2Ti 1:9, 10; 1Pi 1:12
  • +Ro 11:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2010, p. 20-24

    11/1/2007, p. 27-29

1 Ndị Kọrịnt 2:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    2/8/1998, p. 15

    Ụlọ Nche,

    4/1/1994, p. 19

1 Ndị Kọrịnt 2:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 15:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 53-56

    Ụlọ Nche,

    10/15/2012, p. 13

    7/15/2010, p. 3-4

    10/1/2006, p. 23-24

    4/1/2004, p. 9-14

    9/1/1999, p. 8

    10/1/1997, p. 25-26

    4/1/1994, p. 14-19

    Teta!,

    1/2010, p. 26-27

1 Ndị Kọrịnt 2:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 2:8
  • +Jn 16:13

1 Ndị Kọrịnt 2:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2018, p. 19

    Teta!,

    1/2010, p. 26-27

1 Ndị Kọrịnt 2:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2018, p. 19-20

1 Ndị Kọrịnt 2:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 40:13
  • +Ro 15:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2022, p. 9

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2018, p. 22

    Ụlọ Nche,

    10/1/2015, p. 13

    10/15/2010, p. 3-7

    7/15/2008, p. 27

    8/1/2007, p. 4-7

    3/15/2002, p. 18

    2/15/2000, p. 10-25

    9/1/1998, p. 6

    6/15/1995, p. 22-23

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 2:1Efe 3:5, 6; Kọl 2:2
1 Kọr. 2:11Kọ 1:17
1 Kọr. 2:2Ga 6:14
1 Kọr. 2:4Ro 15:18, 19; 1Kọ 4:20; 1Te 1:5
1 Kọr. 2:61Kọ 14:20; Efe 4:13; Hib 5:14
1 Kọr. 2:61Kọ 15:24
1 Kọr. 2:7Ro 16:25, 26; Efe 3:8, 9
1 Kọr. 2:8Jn 7:48; Ọrụ 13:27, 28
1 Kọr. 2:9Aịz 64:4
1 Kọr. 2:10Jn 14:26; 1Jn 2:27
1 Kọr. 2:10Mt 16:17; Mk 4:11; Efe 3:5; 2Ti 1:9, 10; 1Pi 1:12
1 Kọr. 2:10Ro 11:33
1 Kọr. 2:12Jn 15:26
1 Kọr. 2:13Kọl 2:8
1 Kọr. 2:13Jn 16:13
1 Kọr. 2:15Ro 8:5
1 Kọr. 2:16Aịz 40:13
1 Kọr. 2:16Ro 15:5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Kọrịnt 2:1-16

Akwụkwọ Ozi Mbụ E Degaara Ndị Kọrịnt

2 Ụmụnna m, mgbe m bịara izisara unu ihe nzuzo dị nsọ+ gbasara Chineke, agwaghị m unu okwu ka onye oké amamihe+ ma ọ bụ otú ga-eme ka unu towe m. 2 N’ihi na m kpebiri na naanị ihe m ga-agwa unu bụ okwu gbasara Jizọs Kraịst, nakwa gbasara ogbugbu e gburu ya n’elu osisi.+ 3 Mgbe m bịakwutere unu, esighị m ike. Ụjọ nọ na-atụ m, m nọkwa na-ama jijiji. 4 Mgbe m na-agwa unu okwu, na-akụzikwara unu ihe, ejighị m ire ụtọ gwa unu okwu otú ndị oké amamihe na-eme, kama m gwara unu okwu otú gosiri na mmụọ nsọ na-akpa ike,+ 5 ka okwukwe unu nwere bụrụ n’ihi ike Chineke, ọ bụghị n’ihi amamihe mmadụ.

6 Anyị na-agwa ndị siri ike n’okwukwe banyere amamihe,+ ma, ọ bụghị amamihe nke oge a,* ọ bụghịkwa nke ndị na-achị ụwa a, n’ihi na ha agaghịzi adị.+ 7 Kama, anyị na-ekwu gbasara amamihe Chineke. Amamihe a bụ ihe nzuzo dị nsọ.+ Tupu ụwa ọjọọ a adịwa, Chineke bu n’obi ime ihe otú ga-adaba n’amamihe a, ka anyị nwee ike dị ebube. 8 O nweghị onye ọ bụla n’ime ndị niile na-achị ụwa a* ma gbasara amamihe a,+ n’ihi na ọ bụrụ na ha ma ya, ha agaraghị egbu Onyenwe anyị dị ebube.* 9 Ọ dabara n’ihe a e dere: “Ihe ndị anya na-ahụtụbeghị, nke ntị na-anụtụbeghịkwa, nke na-abatatụbeghịkwa ndị mmadụ n’obi, ka Chineke kwadebeere ndị hụrụ ya n’anya.”+ 10 Ma, Chineke ji mmụọ ya+ mee ka anyị mara ha,+ n’ihi na mmụọ ya na-eme ka a mata ihe niile, ọbụnadị amamihe Chineke nke dị omimi.+

11 Mmadụ ò nwere ike ịma ihe dị onye ọzọ n’obi? Mbanụ. Ọ bụ naanị onye ahụ ma ihe dị ya n’obi. Ọ bụkwa otú ahụ ka a na-enweghị onye ma ihe dị Chineke n’obi, ma e wezụga mmụọ nsọ Chineke. 12 Ma, ọ bụ mmụọ nsọ Chineke na-achị anyị,+ ọ bụghị mmụọ nke ụwa, ka anyị wee mata ihe niile Chineke ji obiọma nye anyị. 13 Anyị na-ekwukwa gbasara ihe ndị a. Ma, ọ bụghị ihe mmadụ ji amamihe ya kụzie ka anyị na-ekwu,+ kama ọ bụ ihe mmụọ nsọ kụziiri anyị.+ Anyị jikwa ihe mmụọ nsọ mere ka anyị ghọta na-akọwa ihe ndị gbasara Chineke.

14 Ma onye anụ ahụ́ na-achị anaghị anabata ihe ndị gbasara mmụọ nsọ Chineke, n’ihi na ha bụ ihe nzuzu n’anya ya. Ọ gaghịkwa amatali ha, n’ihi na mmadụ ga-enwerịrị mmụọ nsọ tupu ya enwee ike inyocha ha. 15 Ma, onye mmụọ nsọ na-edu na-enyocha ihe niile,+ ma o nweghị mmadụ ọ bụla na-enyocha yanwa. 16 N’ihi na Akwụkwọ Nsọ kwuru, sị: “Ònye ma uche Jehova,* nke na ọ ga-akụziri ya ihe?”+ Ma, anyị ma uche Kraịst.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya