Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 91
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • A ga-echebe ndị bi n’ebe zoro ezo nke Chineke

        • Onye a napụtara n’ọnyà onye na-achụ nta nnụnụ (3)

        • Ịgbaba n’okpuru nku Chineke (4)

        • Ọtụtụ puku mmadụ ga-ada, ma ị gaghị ada (7)

        • E nyere ndị mmụọ ozi iwu ka ha chebe gị (11)

Abụ Ọma 91:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 27:5; 31:20; 32:7
  • +Ọm 57:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2010, p. 26-27

    1/15/2010, p. 9

    7/15/2006, p. 13

    11/15/2001, p. 16

    4/15/1990, p. 20-21

Abụ Ọma 91:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:2; Ilu 18:10
  • +Ilu 3:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2010, p. 9

    11/15/2001, p. 16

Abụ Ọma 91:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2010, p. 9

    10/1/2007, p. 26

    11/15/2001, p. 16

Abụ Ọma 91:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “chebe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:4; Di 32:11; Ru 2:12
  • +Ọm 57:3; 86:15
  • +Je 15:1; Ọm 84:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2002, p. 12

    11/15/2001, p. 16-17

    6/15/2001, p. 26

    4/15/2000, p. 7

Abụ Ọma 91:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 121:4, 6; Aịz 60:2
  • +Ọm 64:2, 3; Aịz 54:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 17-18

Abụ Ọma 91:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2010, p. 9-10

    11/15/2001, p. 17-18

Abụ Ọma 91:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 12:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 18

Abụ Ọma 91:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ụgwọ a na-akwụ ndị ajọ omume.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 18

Abụ Ọma 91:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ebe mgbaba.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 71:3; 90:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 19

Abụ Ọma 91:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 12:21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 19

Abụ Ọma 91:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 6:17; Ọm 34:7; Mt 18:10
  • +Ọp 23:20; Hib 1:7, 14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2010, p. 10

    11/15/2001, p. 19

Abụ Ọma 91:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 63:9
  • +Ọm 37:24; Mt 4:6; Lu 4:10, 11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 19

Abụ Ọma 91:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 10:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2011, p. 26-27

    10/1/2007, p. 26

    11/15/2001, p. 19-20

Abụ Ọma 91:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:2
  • +Ọm 9:10; Ilu 18:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 174

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 14

    Ụlọ Nche,

    2/15/2014, p. 17

    7/1/2010, p. 3

    11/15/2001, p. 20

Abụ Ọma 91:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 10:13; Hib 5:7
  • +Ọm 138:7; Aịz 43:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 20

Abụ Ọma 91:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 21:1, 4; Ilu 3:1, 2
  • +Aịz 45:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2001, p. 20

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 91:1Ọm 27:5; 31:20; 32:7
Ọma 91:1Ọm 57:1
Ọma 91:2Ọm 18:2; Ilu 18:10
Ọma 91:2Ilu 3:5
Ọma 91:4Ọp 19:4; Di 32:11; Ru 2:12
Ọma 91:4Ọm 57:3; 86:15
Ọma 91:4Je 15:1; Ọm 84:11
Ọma 91:5Ọm 121:4, 6; Aịz 60:2
Ọma 91:5Ọm 64:2, 3; Aịz 54:17
Ọma 91:7Ọp 12:13
Ọma 91:9Ọm 71:3; 90:1
Ọma 91:10Ilu 12:21
Ọma 91:112Ez 6:17; Ọm 34:7; Mt 18:10
Ọma 91:11Ọp 23:20; Hib 1:7, 14
Ọma 91:12Aịz 63:9
Ọma 91:12Ọm 37:24; Mt 4:6; Lu 4:10, 11
Ọma 91:13Lu 10:19
Ọma 91:14Ọm 18:2
Ọma 91:14Ọm 9:10; Ilu 18:10
Ọma 91:15Ro 10:13; Hib 5:7
Ọma 91:15Ọm 138:7; Aịz 43:2
Ọma 91:16Ọm 21:1, 4; Ilu 3:1, 2
Ọma 91:16Aịz 45:17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 91:1-16

Abụ Ọma

91 Onye ọ bụla nke bi n’ebe zoro ezo nke Onye Kacha Elu+

Ga-anọ na ndò nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+

 2 M ga-asị Jehova: “Ị bụ ebe mgbaba m na ebe m a rụsiri ike.+

Ị bụ Chineke m, onye m tụkwasịrị obi.”+

 3 N’ihi na Chineke ga-anapụta gị n’ọnyà nke onye na-achụ nta nnụnụ siri,

Napụtakwa gị n’ajọ ọrịa na-efe efe.

 4 Ọ ga-eji nku ya kpuchie* gị,

Nku ya ga-abụkwara gị ebe mgbaba.+

Eziokwu ya+ ga na-echebe gị otú nnukwu ọta+ na mgbidi siri ike si echebe mmadụ.

 5 Ị gaghị atụ ihe ọ bụla egwu n’abalị,+

Ị gaghịkwa atụ akụ́ a gbapụrụ n’ehihie egwu,+

 6 Ị gaghịkwa atụ egwu ọrịa nke na-efe ndị mmadụ n’abalị

Ma ọ bụ ihe na-egbu ndị mmadụ n’etiti ehihie.

 7 Otu puku mmadụ ga-ada n’akụkụ gị,

Puku mmadụ iri ga-adakwa n’aka nri gị,

Ma ihe ọjọọ ndị a agaghị eme gị.+

 8 Ọ bụ naanị anya ka ị ga na-ele

Mgbe ị ga-ahụ ka a na-ata ndị ajọ omume ahụhụ.*

 9 Ebe ọ bụ na ị sịrị: “Jehova bụ ebe mgbaba m.”

I jirila Onye Kacha Elu mere ebe gị a rụsiri ike;*+

 10 E nweghị ọdachi ga-adakwasị gị,+

E nweghịkwa ihe ọjọọ ga-abịa nso n’ụlọikwuu gị.

11 N’ihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya+ iwu banyere gị,

Ka ha na-eche gị nche n’ebe ọ bụla ị na-aga.+

12 Ha ga-eji aka ha ghọrọ gị,+

Ka ị ghara ịkpọ ụkwụ na nkume.+

13 Ị ga-azọ ọdụm na agwọ ubí ụkwụ.

Ị ga-azọpịa nnukwu ọdụm na nnukwu agwọ.+

14 Chineke sịrị: “Ebe ọ bụ na ọ hụrụ m n’anya, m ga-anapụta ya.+

M ga-echebe ya maka na ọ ma aha m.+

15 Ọ ga-akpọ m, m ga-azakwa ya.+

M ga-anọnyere ya n’oge ọ na-ata ahụhụ.+

M ga-anapụta ya ma mee ka ọ dị ebube.

16 M ga-eme ka ọ dị ogologo ndụ,+

M ga-emekwa ka ọ hụ otú m ga-esi azọpụta ya.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya