Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 77
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere ọbụ abụ kpere n’oge ọ nọ ná nsogbu

        • Ịtụgharị uche n’ọrụ Chineke (11, 12)

        • “Chineke, olee chi dị ukwuu ka gị?” (13)

Abụ Ọma 77:okwu mmeghe

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 35:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1892

Abụ Ọma 77:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:6; Ilu 15:29

Abụ Ọma 77:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:6; 50:15

Abụ Ọma 77:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “mmụọ m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 42:5
  • +Ọm 143:4

Abụ Ọma 77:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 143:5; Aịz 51:9

Abụ Ọma 77:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 42:8
  • +Ọm 77:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 12

Abụ Ọma 77:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 74:1
  • +Ọm 79:5

Abụ Ọma 77:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 49:14; 63:15

Abụ Ọma 77:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 31:22

Abụ Ọma 77:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2001, p. 9

Abụ Ọma 77:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 16:9; Ọm 143:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/2001, p. 9

Abụ Ọma 77:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:11; Ọm 89:8

Abụ Ọma 77:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 72:18; Mkp 15:3
  • +Ọp 9:16; Aịz 52:10; Da 3:29; 6:26, 27

Abụ Ọma 77:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ogwe aka.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:6; Di 9:29

Abụ Ọma 77:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:21; Jos 3:16; Ọm 114:1-3

Abụ Ọma 77:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 22:15; Ọm 144:6

Abụ Ọma 77:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ala.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 29:3
  • +Ọm 97:4
  • +Ọp 19:18; 2Sa 22:8

Abụ Ọma 77:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Neh 9:10, 11; Hab 3:15

Abụ Ọma 77:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 63:11; Ọrụ 7:35, 36
  • +Ọp 13:21; Ọm 78:52

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 77:okwu mmeghe2Ih 35:15
Ọma 77:1Ọm 34:6; Ilu 15:29
Ọma 77:2Ọm 18:6; 50:15
Ọma 77:3Ọm 42:5
Ọma 77:3Ọm 143:4
Ọma 77:5Ọm 143:5; Aịz 51:9
Ọma 77:6Ọm 42:8
Ọma 77:6Ọm 77:12
Ọma 77:7Ọm 74:1
Ọma 77:7Ọm 79:5
Ọma 77:9Aịz 49:14; 63:15
Ọma 77:10Ọm 31:22
Ọma 77:121Ih 16:9; Ọm 143:5
Ọma 77:13Ọp 15:11; Ọm 89:8
Ọma 77:14Ọm 72:18; Mkp 15:3
Ọma 77:14Ọp 9:16; Aịz 52:10; Da 3:29; 6:26, 27
Ọma 77:15Ọp 6:6; Di 9:29
Ọma 77:16Ọp 14:21; Jos 3:16; Ọm 114:1-3
Ọma 77:172Sa 22:15; Ọm 144:6
Ọma 77:18Ọm 29:3
Ọma 77:18Ọm 97:4
Ọma 77:18Ọp 19:18; 2Sa 22:8
Ọma 77:19Neh 9:10, 11; Hab 3:15
Ọma 77:20Aịz 63:11; Ọrụ 7:35, 36
Ọma 77:20Ọp 13:21; Ọm 78:52
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 77:1-20

Abụ Ọma

Ntụziaka e nyere onye na-eduzi abụ. Nke Jedutọn.* Abụ Esaf.+

77 M ga-ebesara Chineke ákwá.

Ọ bụ Chineke ka m ga-ebesara ákwá, ọ ga-anụkwa olu m.+

 2 M chọrọ Jehova n’oge m nọ ná nsogbu.+

N’abalị, m gbasara aka m na-ekpe ekpere. Ike agwụghị m.

Ma a kasighị m obi.

 3 M na-asụ ude ma m cheta Chineke.+

Obi anaghị ezu m ike, ike na-agwụkwa m.*+ (Sila)

 4 Ị na-ejide mbubere anya m ka ọ ghara imechi.

Ahụ́ anaghị eru m ala, anaghịkwa m ekwuli okwu.

 5 M na-echeta oge ndị dị anya gara aga,+

Bụ́ afọ ndị dị anya gara aga.

 6 N’abalị, m na-echeta abụ m.+

M na-atụgharị uche.+

M na-agbalịsi ike ka m ghọta ihe ndị a.

 7 Jehova ọ̀ ga-ajụ anyị ruo mgbe ebighị ebi?+

Ọ̀ bụ na e nweghịzi mgbe ọ ga-emere anyị amara?+

 8 Ọ̀ bụ na ọ gaghịzi ahụ anyị n’anya ruo mgbe ebighị ebi?

Ọ̀ bụ na ọ gaghịzi emezuru ọgbọ niile nkwa o kwere?

 9 Chineke ò chefuola imere anyị amara,+

Ka iwe ya ò meela ka ọ kwụsị imere anyị ebere? (Sila)

10 M̀ kwesịrị ịnọ na-asị: “Ọ bụ ihe a na-ewute m:+

Onye Kacha Elu agbanweela otú o si emeso anyị”?

11 M ga-echeta ọrụ niile Jaa na-arụ.

M ga-echeta ihe ndị dị ịtụnanya i mere n’oge dị anya gara aga.

12 M ga-atụgharị uche n’ọrụ gị niile,

Chebakwara ihe dị iche iche ị na-eme echiche.+

13 Chineke, otú i si eme ihe gosiri na ị dị nsọ.

Chineke, olee chi dị ukwuu ka gị?+

14 Ọ bụ gị bụ ezi Chineke, onye na-eme ihe ndị dị ịtụnanya.+

I meela ka ndị dị iche iche mata na ị dị ike.+

15 I jirila ike* gị napụta ndị gị,+

Bụ́ ụmụ Jekọb na ụmụ Josef. (Sila)

16 Chineke, mmiri hụrụ gị;

Mmiri hụrụ gị malite inugharị.+

Mmiri miri emi malitekwara ime mkpọtụ.

17 Mmiri si n’ígwé ojii zosie ike.

Égbè eluigwe gbara n’ígwé ojii,

Àmụ̀mà gị nọkwa na-egbu aghara aghara ka ebe a na-agbapụsị akụ́.+

18 Ụda égbè eluigwe gị+ dị ka mkpọtụ ụkwụ ụgbọ ịnyịnya na-eme.

Àmụ̀mà gburu, ìhè enwuo n’ụwa.*+

Ụwa mere mkpọtụ, maakwa jijiji.+

19 Ị na-esi n’oké osimiri agafe.+

Ị na-esi n’etiti ọtụtụ mmiri agafe.

Ma a naghị ahụ nzọụkwụ gị.

20 I si n’aka Mosis na Erọn+

Duo ndị gị otú e si edu ìgwè ewu na atụrụ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya