Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 3
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ

      • Anụ ahụ́ ka na-achị ndị Kọrịnt (1-4)

      • Chineke na-eme ka o too (5-9)

        • Ndị ha na Chineke na-arụkọ ọrụ (9)

      • Jiri ihe ọkụ na-enweghị ike ịgba na-arụ ụlọ (10-15)

      • Unu bụ ụlọ nsọ Chineke (16, 17)

      • Amamihe ụwa a bụ ihe nzuzu n’anya Chineke (18-23)

1 Ndị Kọrịnt 3:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 2:15; Kọl 1:9
  • +1Kọ 14:20

1 Ndị Kọrịnt 3:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 5:12-14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1996, p. 29

1 Ndị Kọrịnt 3:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “ka ndị anụ ahụ́ na-achị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:7, 8
  • +Ga 5:19, 20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/1991, p. 21-22

1 Ndị Kọrịnt 3:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:24, 25

1 Ndị Kọrịnt 3:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 3:5, 6; Kọl 1:23; 1Ti 1:12

1 Ndị Kọrịnt 3:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:4
  • +Ọrụ 18:26-28; 19:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2021, p. 3

    Ụlọ Nche,

    7/15/1999, p. 12

    10/1/1996, p. 22

    3/1/1993, p. 20-23

1 Ndị Kọrịnt 3:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 9:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 12, 16

    3/1/1993, p. 20-23

1 Ndị Kọrịnt 3:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-arụ otu ihe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 2:6; 1Kọ 4:5; Mkp 22:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    5/2018, p. 15

    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 92

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 13-14

    Atọ n’Ime Otu, p. 24

1 Ndị Kọrịnt 3:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 2:22; 1Pi 2:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 132

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2021, p. 3

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 21

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2018, p. 23

    Ụlọ Nche,

    11/15/2012, p. 16-17

    7/15/1999, p. 12

    11/1/1998, p. 8

    3/1/1993, p. 21

1 Ndị Kọrịnt 3:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “onye na-ahazi ọrụ, nke ma ihe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:20; Hib 6:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1999, p. 13

    11/1/1998, p. 8-10, 14-15

1 Ndị Kọrịnt 3:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 118:22; Aịz 28:16; Mt 21:42; Efe 2:20; 1Pi 2:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1999, p. 13-14

    11/1/1998, p. 9-10

    7/1/1991, p. 24-25

1 Ndị Kọrịnt 3:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nkume pụrụ iche.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1999, p. 12-13

    11/1/1998, p. 10-13

    7/1/1991, p. 26

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 55

1 Ndị Kọrịnt 3:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ka ọrụ onye ọ bụla pụta ìhè.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 4:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1999, p. 12-13

    12/15/1998, p. 30

    11/1/1998, p. 10-11

    7/1/1991, p. 27

1 Ndị Kọrịnt 3:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1998, p. 11-12

    7/1/1991, p. 27

1 Ndị Kọrịnt 3:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1998, p. 11-13

1 Ndị Kọrịnt 3:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 6:16; Efe 2:21; 1Pi 2:5
  • +1Kọ 6:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Mmezu Mkpughe, p. 29

1 Ndị Kọrịnt 3:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 2:5

1 Ndị Kọrịnt 3:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’oge a.” Gụọ Nkọwa Okwu, “Oge a.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/1992, p. 24

1 Ndị Kọrịnt 3:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 5:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    5/2019, p. 21-25

1 Ndị Kọrịnt 3:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 94:11

1 Ndị Kọrịnt 3:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Aha ya ọzọ bụ Pita.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 1:12

1 Ndị Kọrịnt 3:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 17:9; 2Kọ 10:7

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 3:11Kọ 2:15; Kọl 1:9
1 Kọr. 3:11Kọ 14:20
1 Kọr. 3:2Hib 5:12-14
1 Kọr. 3:3Ro 8:7, 8
1 Kọr. 3:3Ga 5:19, 20
1 Kọr. 3:4Ọrụ 18:24, 25
1 Kọr. 3:52Kọ 3:5, 6; Kọl 1:23; 1Ti 1:12
1 Kọr. 3:6Ọrụ 18:4
1 Kọr. 3:6Ọrụ 18:26-28; 19:1
1 Kọr. 3:7Ro 9:16
1 Kọr. 3:8Ro 2:6; 1Kọ 4:5; Mkp 22:12
1 Kọr. 3:9Efe 2:22; 1Pi 2:5
1 Kọr. 3:10Ro 15:20; Hib 6:1
1 Kọr. 3:11Ọm 118:22; Aịz 28:16; Mt 21:42; Efe 2:20; 1Pi 2:6
1 Kọr. 3:131Pi 4:12
1 Kọr. 3:162Kọ 6:16; Efe 2:21; 1Pi 2:5
1 Kọr. 3:161Kọ 6:19
1 Kọr. 3:171Pi 2:5
1 Kọr. 3:19Job 5:13
1 Kọr. 3:20Ọm 94:11
1 Kọr. 3:221Kọ 1:12
1 Kọr. 3:23Jn 17:9; 2Kọ 10:7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Kọrịnt 3:1-23

Akwụkwọ Ozi Mbụ E Degaara Ndị Kọrịnt

3 Ụmụnna m, anaghị m agwa unu okwu ka m̀ na-agwa ndị mmụọ nsọ na-edu,+ kama m na-agwa unu okwu ka m̀ na-agwa ndị na-ebi ndụ otú anụ ahụ́ chọrọ, ndị bụ́ ụmụ ọhụrụ+ n’ihe gbasara Kraịst. 2 Enyere m unu mmiri ara, ọ bụghị nri siri ike, n’ihi na unu esichabeghị ike. N’eziokwu, unu esichabeghịkwa ike ugbu a,+ 3 n’ihi na unu ka na-eche echiche otú ụwa si eche.*+ Unu na-enwere ibe unu anyaụfụ, na-esekwa okwu. N’ihi ya, unu na-eche echiche otú ụwa si eche,+ na-akpakwa àgwà otú mmadụ nkịtị si akpa. 4 N’ihi na otu onye n’ime unu na-asị, “Ana m eso ụzọ Pọl,” onye ọzọ ana-asị, “Ana m eso ụzọ Apọlọs.”+ Ọ̀ bụ na unu anaghị eme ka ụmụ mmadụ nkịtị?

5 Ònyekwanụ bụ Apọlọs? Ònyekwa bụ Pọl? Anyị bụ ndị ozi nkịtị+ na-arụ ọrụ Onyenwe anyị gwara anyị rụọ. Naanị ihe anyị mere bụ inyere unu aka ịghọ ndị na-eso ụzọ Jizọs. 6 Akụrụ m mkpụrụ,+ Apọlọs agbaa ya mmiri.+ Ma, ọ bụ Chineke na-eme ka o too. 7 N’ihi ya, e kwesịghị ito onye na-akụ mkpụrụ na onye na-agba ya mmiri. Kama, onye e kwesịrị ito bụ Chineke, onye na-eme ka o too.+ 8 Onye na-akụ mkpụrụ na onye na-agba ya mmiri bụ otu.* Ma, a ga-akwụ onye ọ bụla n’ime ha ụgwọ ihe ọ rụrụ.+ 9 N’ihi na anyị na Chineke na-arụkọ ọrụ. Ununwa bụ ubi Chineke na-arụ ọrụ na ya, bụrụkwa ụlọ Chineke na-arụ.+

10 Chineke meere m amara. Ọ bụ ya mere m ji nwee ike ịtọ ntọala+ ka onye bụ́ aka ochie n’ịrụ ụlọ,* ma onye ọzọ na-arụ ụlọ n’elu ya. Ma, ka onye ọ bụla lezie anya n’otú o si arụ ụlọ n’elu ya. 11 N’ihi na o nweghị onye ga-atọli ntọala ọzọ karịa nke a tọrọla, ya bụ, Jizọs Kraịst.+ 12 Mmadụ nwere ike jiri ọlaedo, ọlaọcha, na nkume dị oké ọnụ* rụọ ụlọ n’elu ntọala ahụ. Onye ọzọ nwekwara ike jiri osisi, ahịhịa, na okporo ọka rụọ ụlọ n’elu ntọala ahụ. 13 Ma, a ga-eme ka a mata ọrụ onye ọ bụla* n’ụbọchị ule. N’ụbọchị ahụ, a ga-eji ọkụ mee ka a mata ụdị ọrụ onye ọ bụla rụrụ.+ 14 Ọ bụrụ na ọkụ agbaghị ihe mmadụ rụrụ n’elu ntọala ahụ, a ga-agọzi onye ahụ. 15 Ma, ọ bụrụ na ihe mmadụ rụrụ agbaa ọkụ, ezigbo ihe funahụrụ onye ahụ, ma a ga-azọpụta ya. Ọ bụrụgodị na a zọpụta ya, ọ ga-adị ka è si n’ọkụ zọpụta ya.

16 Ọ̀ bụ na unu amaghị na unu bụ ụlọ nsọ Chineke+ nakwa na mmụọ Chineke bi n’ime unu?+ 17 Ọ bụrụ na onye ọ bụla emebie ụlọ nsọ Chineke, Chineke ga-ebibi onye ahụ, n’ihi na ụlọ nsọ Chineke dị nsọ. Unu bụkwa ụlọ nsọ ahụ.+

18 Ka onye ọ bụla ghara iduhie onwe ya. Ọ bụrụ na onye ọ bụla n’ime unu chere na ya ma ihe n’anya ndị mmadụ n’ụwa a,* ya ghọọ onye nzuzu, ka o wee bụrụ onye ma ihe. 19 N’ihi na amamihe ụwa a bụ ihe nzuzu n’anya Chineke, maka na e dere, sị: “Ọ na-eme ka ọnyà ndị ma ihe siri ma ha.”+ 20 E dekwara, sị: “Jehova* ma na ihe ndị ma ihe na-atụgharị n’uche bụ ihe efu.”+ 21 N’ihi ya, unu ejila ndị mmadụ na-anya isi. Ihe niile bụ nke unu, 22 ma Pọl ma Apọlọs ma Sifas*+ ma ụwa ma ndụ ma ọnwụ ma ihe ndị dị ebe a ugbu a ma ihe ndị ga-emecha dị. Ihe niile bụ nke unu. 23 Ununwa bụ nke Kraịst,+ ma Kraịst bụ nke Chineke.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya