2 Samuel 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe ụbọchị gị ga-ezu,+ ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa,+ mgbe ahụ, m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-esi n’ahụ́ gị pụta, bilie mgbe ị nwụsịrị; m ga-emekwa ka alaeze ya guzosie ike.+ 1 Ihe E Mere 17:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na gị onwe gị, Chineke m, ekpugheworo ohu gị nzube gị iwuru ya ụlọ.+ Ọ bụ ya mere ohu gị ji nwee ike ikpe ekpere n’ihu gị. 1 Ihe E Mere 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ọ sịkwara m, ‘Ọ bụ Sọlọmọn nwa gị ga-ewu ụlọ m+ na ogige m; n’ihi na ahọrọwo m ya ka ọ bụrụ nwa m,+ mụ onwe m ga-abụkwa nna ya.+ Abụ Ọma 132:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova aṅụworo Devid iyi,+N’ezie, ọ gaghị ahapụ imezu ya:+“M ga-eme ka mkpụrụ nke afọ gị+Nọkwasị n’ocheeze gị.+
12 Mgbe ụbọchị gị ga-ezu,+ ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa,+ mgbe ahụ, m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-esi n’ahụ́ gị pụta, bilie mgbe ị nwụsịrị; m ga-emekwa ka alaeze ya guzosie ike.+
25 N’ihi na gị onwe gị, Chineke m, ekpugheworo ohu gị nzube gị iwuru ya ụlọ.+ Ọ bụ ya mere ohu gị ji nwee ike ikpe ekpere n’ihu gị.
6 “Ọ sịkwara m, ‘Ọ bụ Sọlọmọn nwa gị ga-ewu ụlọ m+ na ogige m; n’ihi na ahọrọwo m ya ka ọ bụrụ nwa m,+ mụ onwe m ga-abụkwa nna ya.+
11 Jehova aṅụworo Devid iyi,+N’ezie, ọ gaghị ahapụ imezu ya:+“M ga-eme ka mkpụrụ nke afọ gị+Nọkwasị n’ocheeze gị.+