-
2 Ihe E Mere 31:2Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
2 Hezekaya wee kee ndị nchụàjà n’ìgwè n’ìgwè,+ keekwa ndị Livaị+ n’ìgwè n’ìgwè, ìgwè nke ọ bụla dị ka ọrụ ọ na-arụrụ ndị nchụàjà+ si dị nakwa dị ka ọrụ ọ na-arụrụ ndị Livaị+ n’ihe metụtara àjà nsure ọkụ+ na àjà udo+ si dị, ka ha wee na-eje ozi,+ na-enyekwa ekele+ na otuto+ n’ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’ụlọ nsọ Jehova.
-