Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 32:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 Oké Nkume ahụ, ihe zuru okè ka ọrụ ya bụ,+

      N’ihi na ụzọ ya niile bụ ikpe ziri ezi.+

      Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye ikpe na-ezighị ezi na-adịghị n’ebe ọ nọ;+

      Onye ezi omume na onye ziri ezi ka ọ bụ.+

  • Abụ Ọma 11:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  7 N’ihi na Jehova bụ onye ezi omume;+ ọ hụrụ ezi omume n’anya.+

      Ọ bụ ndị ziri ezi ga-ahụ ihu ya.+

  • Abụ Ọma 139:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 M ga-eto gị n’ihi na i kere m n’ụzọ dị egwu, dịkwa ebube.+

      Ọrụ gị dị ebube,+

      Dị ka mkpụrụ obi m maara nke ọma.+

  • Abụ Ọma 139:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Anya gị hụrụ m ọbụna mgbe m bụ nwa e bu n’afọ,+

      E dekwara akụkụ ahụ́ m niile n’akwụkwọ gị,

      Bụ́ ụbọchị a kpụrụ ha,+

      Mgbe a na-enwebeghị ọbụna otu n’ime ha.

  • Daniel 9:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 “Jehova mụ anya banyere ọdachi ahụ ma mee ka ọ dakwasị anyị n’ikpeazụ,+ n’ihi na Jehova Chineke anyị bụ onye ezi omume n’ọrụ niile ọ rụrụ; ma anyị erubeghị isi n’ihe o kwuru.+

  • Mkpughe 15:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ha na-abụkwa abụ Mozis+ bụ́ ohu Chineke, na abụ Nwa Atụrụ ahụ,+ sị:

      “Ọrụ gị dị ukwuu ma dị ebube,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Ụzọ gị ziri ezi, bụrụkwa eziokwu,+ Eze mgbe ebighị ebi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya