Diuterọnọmi 32:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Hụnụ na ọ bụ m bụ ya,+E nweghịkwa chi ọzọ ọ bụ mụ na ya.+M na-eme ka a nwụọ, m na-emekwa ka a dị ndụ.+Emewo m ka e nwee oké mmerụ ahụ́,+ mụ onwe m ga-agwọkwa ya,+Ọ dịghịkwa onye na-anapụta ihe n’aka m.+ Aịzaya 57:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ahụwo m ụzọ ya; m wee gwọọ ya,+ na-eduzi ya,+ tiekwa ya aka n’obi site n’ịkasi+ ya na ndị ya na-eru uju+ obi.” Jeremaya 33:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ‘Lee, m ga-eme ka ọ gbakee ma nwee ahụ́ ike;+ m ga-agwọkwa ha ma kpugheere ha udo na eziokwu dị ukwuu.+ Hosia 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Bịanụ, ka anyị laghachikwuru Jehova,+ n’ihi na ya onwe ya adọrisịwo anyị,+ ma ọ ga-agwọ anyị.+ Ọ nọ na-eti anyị ihe, ma ọ ga-ekechi ọnyá anyị.+
39 Hụnụ na ọ bụ m bụ ya,+E nweghịkwa chi ọzọ ọ bụ mụ na ya.+M na-eme ka a nwụọ, m na-emekwa ka a dị ndụ.+Emewo m ka e nwee oké mmerụ ahụ́,+ mụ onwe m ga-agwọkwa ya,+Ọ dịghịkwa onye na-anapụta ihe n’aka m.+
18 Ahụwo m ụzọ ya; m wee gwọọ ya,+ na-eduzi ya,+ tiekwa ya aka n’obi site n’ịkasi+ ya na ndị ya na-eru uju+ obi.”
6 ‘Lee, m ga-eme ka ọ gbakee ma nwee ahụ́ ike;+ m ga-agwọkwa ha ma kpugheere ha udo na eziokwu dị ukwuu.+
6 “Bịanụ, ka anyị laghachikwuru Jehova,+ n’ihi na ya onwe ya adọrisịwo anyị,+ ma ọ ga-agwọ anyị.+ Ọ nọ na-eti anyị ihe, ma ọ ga-ekechi ọnyá anyị.+