Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 29:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Ha ga-asịkwa, ‘Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ+ Jehova bụ́ Chineke nke ndị nna nna ha, bụ́ nke ya na ha gbara mgbe ọ kpọpụtara ha n’ala Ijipt.+

  • Ndị Ikpe 2:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ha wee hapụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna ha, onye kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ ha wee soro chi ọzọ n’etiti chi dị iche iche nke ndị gbara ha gburugburu,+ ha malitekwara ịkpọrọ ha isiala, nke mere na ha kpasuru Jehova iwe.+

  • Nehemaya 9:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 “Otú ọ dị, ha ghọrọ ndị nnupụisi+ wee meere gị isi ike+ ma na-eleghara iwu gị anya,+ ha gbukwara ndị amụma gị,+ bụ́ ndị gbara àmà megide ha iji mee ka ha laghachikwute gị;+ ha wee na-eme omume nlelị dị ukwuu.+

  • Jeremaya 2:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ndị nchụàjà asịghị, ‘Olee ebe Jehova nọ?’+ Ndị iwu dị n’aka amaghị m;+ ndị ọzụzụ atụrụ mebikwara iwu m,+ ọbụna ndị amụma buru amụma n’aha Bel,+ ọ bụkwa ndị na-agaghị abara ha uru ọ bụla ka ha sooro.+

  • Jeremaya 5:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Olee otú m ga-esi gbaghara gị ihe a? Ụmụ gị ahapụwo m, ha na-ejikwa ihe na-abụghị Chi+ aṅụ iyi.+ M nọ na-eme ka afọ ju ha,+ ma ha nọ na-akwa iko,+ ọ bụ n’ụlọ nwaanyị akwụna ka ha na-aga n’ìgwè n’ìgwè.

  • Jeremaya 22:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ha ga-asịkwa: “Ọ bụ n’ihi na ha hapụrụ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke ha+ wee na-akpọrọ chi ọzọ dị iche iche isiala, na-efekwa ha.”’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya