Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 23:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 “Ahụhụ ga-adịrị ndị ọzụzụ atụrụ ndị na-egbu atụrụ ndị nọ n’ebe ịta nri m, na-achụsasịkwa ha!”+ ka Jehova kwuru.

  • Maịka 3:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 M wee sị: “Biko, nụrụnụ, unu ndị isi Jekọb na unu ndị ọchịagha nke ụlọ Izrel.+ Ọ́ bụghị unu ka ọ dịịrị ịmara ihe bụ́ ikpe ziri ezi?+

  • Maịka 3:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ndị isi ya anaghị ekpe ikpe ma ọ bụrụ na e nyeghị ha ngarị,+ ndị nchụàjà ya anaghị ezi ihe ma ọ bụrụ na a kwụghị ha ụgwọ,+ ndị amụma ya na-agba afa iji nweta ego;+ ma n’ebe Jehova nọ ka ha dabeere, na-asị: “Ọ̀ bụ na Jehova anọghị n’etiti anyị?+ Ọdachi ọ bụla agaghị adakwasị anyị.”+

  • Zefanaya 3:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ndị isi nọ n’ime ya bụ ọdụm na-ebigbọ ebigbọ.+ Ndị na-ekpe ikpe na ya bụ anụ ọhịa wolf mgbede ndị na-adịghị atafọ ọkpụkpụ ọ bụla ruo ụtụtụ.+

  • Zekaraya 11:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ahụhụ ga-adịrị onye ọzụzụ atụrụ m, bụ́ onye na-enweghị uru ọ bara,+ onye na-ahapụ ìgwè atụrụ m!+ A ga-egbu ya mma agha n’ogwe aka nakwa n’anya aka nri ya. Ogwe aka ya ga-akpọnwụrịrị,+ anya aka nri ya ga-akpọrịrị.”

  • Matiu 23:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 “Ahụhụ ga-adịrị unu, ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii, ndị ihu abụọ! n’ihi na unu na-emechi ụzọ+ alaeze eluigwe n’ihu ndị mmadụ; n’ihi na unu+ onwe unu adịghị abanye, unu adịghịkwa ekwe ka ndị chọrọ ịbanye banye.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya