20 M ga-agbasakwa ụgbụ m n’elu ya, ụgbụ m ji achụ nta ga-ejidekwa ya.+ M ga-akpụtakwa ya Babịlọn, mụ na ya ga-abakwa n’ikpe n’ebe ahụ n’ihi omume ekwesịghị ntụkwasị obi nke o mesoro m.+
8 Mba niile ndị gbara ya gburugburu, bụ́ ndị si n’ógbè dị iche iche, malitere ịbịa ka ha megide ya,+ gbasaakwa ụgbụ ha n’elu ya.+ Ha jidere ya n’olulu ha.+
5“Nụrụnụ okwu a, unu ndị nchụàjà,+ ṅaakwanụ ntị, unu ụlọ Izrel, geekwanụ ntị, unu ụlọ eze,+ n’ihi na ọ bụ unu ka ikpe a metụtara; n’ihi na unu bụ ọnyà+ e siri na Mizpa, bụrụkwa ụgbụ e ji sie ọnyà na Tebọ.+