Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 32
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Abụ Mosis (1-47)

        • Jehova bụ Oké Nkume anyị (4)

        • Ndị Izrel chefuru Oké Nkume ha (18)

        • “Ọ bụ m ga-abọ ọbọ” (35)

        • “Unu mba niile, soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ” (43)

      • Mosis ga-anwụ n’Ugwu Nibo (48-52)

Diuterọnọmi 32:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2020, p. 10

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2016, p. 31-32

Diuterọnọmi 32:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 17:26
  • +1Ih 29:11; Ọm 145:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2020, p. 10-11

Diuterọnọmi 32:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 22:31; Ọm 18:2; 19:7; Jes 1:17
  • +Ọm 33:5
  • +Di 7:9; 1Pi 4:19
  • +Di 25:16
  • +Je 18:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 125

    Bịaruo Jehova Nso, p. 112

    Ụlọ Nche,

    5/1/2009, p. 14

    9/15/2004, p. 27

Diuterọnọmi 32:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 31:27; Ikp 2:19; Ọm 14:1
  • +Aịz 1:4
  • +Ọm 78:8; Lu 9:41

Diuterọnọmi 32:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 4:22
  • +Aịz 1:2
  • +Ọp 4:22; Di 32:18; Aịz 63:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2008, p. 5

Diuterọnọmi 32:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:14; Ọm 44:1

Diuterọnọmi 32:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “agbụrụ ụmụ mmadụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 10:5; Ọm 115:16
  • +Je 11:9
  • +Je 15:18; Ọp 23:31
  • +Di 2:5, 19; Ọrụ 17:26

Diuterọnọmi 32:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:5; Di 7:6
  • +Ọm 78:71

Diuterọnọmi 32:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 8:14, 15
  • +Jer 2:6
  • +Neh 9:19, 20
  • +Zek 2:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 3/2024, p. 2

Diuterọnọmi 32:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2001, p. 9

    6/15/2001, p. 26

    6/15/1996, p. 11

Diuterọnọmi 32:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, Jekọb.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:31
  • +Aịz 43:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/2001, p. 9

    6/15/2001, p. 26

Diuterọnọmi 32:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 33:29
  • +Di 8:7, 8

Diuterọnọmi 32:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ha na abụba atụrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 147:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2015, p. 14-15

    9/15/2004, p. 27

Diuterọnọmi 32:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Jeshurọn pụtara “Onye Ezi Omume.” Ọ bụ aha a na-etu Izrel.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 31:20; Neh 9:25
  • +Aịz 1:4; Ho 13:6

Diuterọnọmi 32:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 2:12; 1Ez 14:22; 1Kọ 10:21, 22
  • +2Ez 23:13; Ezi 8:17

Diuterọnọmi 32:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 17:7; Ọm 106:37; 1Kọ 10:20

Diuterọnọmi 32:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 106:21; Aịz 17:10; Jer 2:32
  • +Di 4:34

Diuterọnọmi 32:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 2:14; Ọm 78:59

Diuterọnọmi 32:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “M ga-ezoro ha ihu m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 31:17
  • +Di 32:5; Aịz 65:2; Mt 17:17
  • +Aịz 1:2

Diuterọnọmi 32:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 96:5; 1Kọ 10:21, 22
  • +1Sa 12:10, 21
  • +Ho 2:23; Ro 9:25; 11:11; 1Pi 2:10
  • +Ro 10:19

Diuterọnọmi 32:22

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na Shiol.” Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ákw 4:11
  • +Em 9:2

Diuterọnọmi 32:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:53
  • +Di 28:21, 22
  • +Le 26:22

Diuterọnọmi 32:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ákw 1:20
  • +Ezi 7:15
  • +2Ih 36:17; Ákw 2:21

Diuterọnọmi 32:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 12:22; Ezi 20:14
  • +Ọp 32:12; Ọg 14:15, 16
  • +Ọm 115:2

Diuterọnọmi 32:28

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “na-anaghị anara ndụmọdụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 13:15

Diuterọnọmi 32:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 81:13
  • +Ho 14:9
  • +Jer 2:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 35

    Ụlọ Nche,

    9/1/2008, p. 8-11

    7/1/1999, p. 32

Diuterọnọmi 32:30

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 24:24
  • +Ikp 2:14; 1Sa 12:9

Diuterọnọmi 32:31

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 2:2
  • +Ọp 14:25; 1Sa 4:8; Ezr 1:2, 3

Diuterọnọmi 32:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jud 7
  • +Aịz 5:4; Jer 2:21

Diuterọnọmi 32:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 2:5

Diuterọnọmi 32:35

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ne 1:2; Ro 12:19; Hib 10:30
  • +Ọm 73:12, 18

Diuterọnọmi 32:36

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 10:30
  • +Ikp 2:18; Ọm 90:13; 106:45; 135:14

Diuterọnọmi 32:37

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 10:14

Diuterọnọmi 32:38

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eri ihe ndị kacha mma n’àjà ha dị iche iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ho 2:8; 1Kọ 10:20, 21

Diuterọnọmi 32:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 41:4; 48:12
  • +Di 4:35
  • +1Sa 2:6; Ọm 68:20
  • +2Ih 21:16, 18
  • +Ọg 12:13; Jer 17:14
  • +Aịz 43:13

Diuterọnọmi 32:40

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 1:17; Mkp 10:5, 6

Diuterọnọmi 32:41

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ne 1:3
  • +Aịz 1:24; 59:18

Diuterọnọmi 32:43

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Meekwa ka ala ndị ya dị ọcha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 12:2, 3; 1Ez 8:43; Ro 3:29; 15:10
  • +2Ez 9:7; Mkp 6:10
  • +Maị 5:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/1998, p. 12, 17

    4/15/1991, p. 12-13

Diuterọnọmi 32:44

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Hoshia bụ ezigbo aha Joshụa. Ọ bụ mkpọbiri Hoshaya, nke pụtara “Onye Jaa Zọpụtara; Jaa Azọpụtala.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 15:3
  • +Ọg 11:28; Di 31:22, 23

Diuterọnọmi 32:46

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 11:18
  • +Di 6:6, 7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2001, p. 19

Diuterọnọmi 32:47

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:5; Di 30:19; Ro 10:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2023, p. 3

    Ụlọ Nche,

    4/15/2008, p. 5-6

Diuterọnọmi 32:49

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 27:12
  • +Di 34:1
  • +Je 10:19; 15:18; Jos 1:3

Diuterọnọmi 32:50

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 20:28; 33:38

Diuterọnọmi 32:51

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 20:12, 13
  • +Le 22:32; Aịz 8:13

Diuterọnọmi 32:52

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 27:13, 14; Di 3:27; 34:4, 5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 32:3Jn 17:26
Diut. 32:31Ih 29:11; Ọm 145:3
Diut. 32:42Sa 22:31; Ọm 18:2; 19:7; Jes 1:17
Diut. 32:4Ọm 33:5
Diut. 32:4Di 7:9; 1Pi 4:19
Diut. 32:4Di 25:16
Diut. 32:4Je 18:25
Diut. 32:5Di 31:27; Ikp 2:19; Ọm 14:1
Diut. 32:5Aịz 1:4
Diut. 32:5Ọm 78:8; Lu 9:41
Diut. 32:6Jer 4:22
Diut. 32:6Aịz 1:2
Diut. 32:6Ọp 4:22; Di 32:18; Aịz 63:16
Diut. 32:7Ọp 13:14; Ọm 44:1
Diut. 32:8Je 10:5; Ọm 115:16
Diut. 32:8Je 11:9
Diut. 32:8Je 15:18; Ọp 23:31
Diut. 32:8Di 2:5, 19; Ọrụ 17:26
Diut. 32:9Ọp 19:5; Di 7:6
Diut. 32:9Ọm 78:71
Diut. 32:10Di 8:14, 15
Diut. 32:10Jer 2:6
Diut. 32:10Neh 9:19, 20
Diut. 32:10Zek 2:8
Diut. 32:11Ọp 19:4
Diut. 32:12Di 1:31
Diut. 32:12Aịz 43:12
Diut. 32:13Di 33:29
Diut. 32:13Di 8:7, 8
Diut. 32:14Ọm 147:14
Diut. 32:15Di 31:20; Neh 9:25
Diut. 32:15Aịz 1:4; Ho 13:6
Diut. 32:16Ikp 2:12; 1Ez 14:22; 1Kọ 10:21, 22
Diut. 32:162Ez 23:13; Ezi 8:17
Diut. 32:17Le 17:7; Ọm 106:37; 1Kọ 10:20
Diut. 32:18Ọm 106:21; Aịz 17:10; Jer 2:32
Diut. 32:18Di 4:34
Diut. 32:19Ikp 2:14; Ọm 78:59
Diut. 32:20Di 31:17
Diut. 32:20Di 32:5; Aịz 65:2; Mt 17:17
Diut. 32:20Aịz 1:2
Diut. 32:21Ọm 96:5; 1Kọ 10:21, 22
Diut. 32:211Sa 12:10, 21
Diut. 32:21Ho 2:23; Ro 9:25; 11:11; 1Pi 2:10
Diut. 32:21Ro 10:19
Diut. 32:22Ákw 4:11
Diut. 32:22Em 9:2
Diut. 32:24Di 28:53
Diut. 32:24Di 28:21, 22
Diut. 32:24Le 26:22
Diut. 32:25Ákw 1:20
Diut. 32:25Ezi 7:15
Diut. 32:252Ih 36:17; Ákw 2:21
Diut. 32:271Sa 12:22; Ezi 20:14
Diut. 32:27Ọp 32:12; Ọg 14:15, 16
Diut. 32:27Ọm 115:2
Diut. 32:28Mt 13:15
Diut. 32:29Ọm 81:13
Diut. 32:29Ho 14:9
Diut. 32:29Jer 2:19
Diut. 32:302Ih 24:24
Diut. 32:30Ikp 2:14; 1Sa 12:9
Diut. 32:311Sa 2:2
Diut. 32:31Ọp 14:25; 1Sa 4:8; Ezr 1:2, 3
Diut. 32:32Jud 7
Diut. 32:32Aịz 5:4; Jer 2:21
Diut. 32:34Ro 2:5
Diut. 32:35Ne 1:2; Ro 12:19; Hib 10:30
Diut. 32:35Ọm 73:12, 18
Diut. 32:36Hib 10:30
Diut. 32:36Ikp 2:18; Ọm 90:13; 106:45; 135:14
Diut. 32:37Ikp 10:14
Diut. 32:38Ho 2:8; 1Kọ 10:20, 21
Diut. 32:39Aịz 41:4; 48:12
Diut. 32:39Di 4:35
Diut. 32:391Sa 2:6; Ọm 68:20
Diut. 32:392Ih 21:16, 18
Diut. 32:39Ọg 12:13; Jer 17:14
Diut. 32:39Aịz 43:13
Diut. 32:401Ti 1:17; Mkp 10:5, 6
Diut. 32:41Ne 1:3
Diut. 32:41Aịz 1:24; 59:18
Diut. 32:43Je 12:2, 3; 1Ez 8:43; Ro 3:29; 15:10
Diut. 32:432Ez 9:7; Mkp 6:10
Diut. 32:43Maị 5:15
Diut. 32:44Mkp 15:3
Diut. 32:44Ọg 11:28; Di 31:22, 23
Diut. 32:46Di 11:18
Diut. 32:46Di 6:6, 7
Diut. 32:47Le 18:5; Di 30:19; Ro 10:5
Diut. 32:49Ọg 27:12
Diut. 32:49Di 34:1
Diut. 32:49Je 10:19; 15:18; Jos 1:3
Diut. 32:50Ọg 20:28; 33:38
Diut. 32:51Ọg 20:12, 13
Diut. 32:51Le 22:32; Aịz 8:13
Diut. 32:52Ọg 27:13, 14; Di 3:27; 34:4, 5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
  • 42
  • 43
  • 44
  • 45
  • 46
  • 47
  • 48
  • 49
  • 50
  • 51
  • 52
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 32:1-52

Diuterọnọmi

32 “Eluigwe, gee ntị ka m kwuo okwu,

Ka ụwa nụrụkwa okwu si m n’ọnụ.

 2 Ntụziaka m ga-ezo ka mmiri.

Okwu m ga na-adasị ka igirigi,

Ka mmiri nke na-abụsa n’ahịhịa,

Nakwa ka nnukwu mmiri nke na-ezosa n’ahịhịa ndụ.

 3 N’ihi na m ga-akọsa aha Jehova.+

Meenụ ka a mara otú Chineke anyị si dị ebube!+

 4 Ọ bụ Oké Nkume. Ihe ọ na-eme zuru okè,+

N’ihi na ọ na-ekpe ikpe ziri ezi n’ihe niile ọ na-eme.+

Ọ bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye na-anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+

Ọ bụ onye ezi omume na onye na-eme ihe ziri ezi.+

 5 Ọ bụ ha mere ihe na-adịghị mma.+

Ha abụghị ụmụ ya. Ọ bụ ha ka nsogbu si n’aka.+

Ha bụ ọgbọ jọgburu onwe ya, nke rụkwara arụ.+

 6 Unu ndị nzuzu na-amaghị ihe,+

Ọ̀ bụ otú a ka unu kwesịrị isi na-emeso Jehova?+

Ọ̀ bụ na ọ bụghị ya bụ Nna unu onye mere ka unu dịrị,+

Onye kere unu ma mee ka unu bụrụ mba?

 7 Chetanụ oge ochie.

Chebaranụ ihe ndị mere n’ọgbọ ndị gara aga echiche.

Jụọnụ nna unu, ha ga-akọrọ unu.+

Jụọkwanụ ndị okenye unu, ha ga-agwa unu.

 8 Mgbe Onye Kacha Elu kenyere mba dị iche iche ala ha,+

Mgbe o kewara ụmụ Adam,* otu onye na ibe ya,+

O ji otú ndị Izrel hà+

Kpaara ndị dị iche iche ókè.+

 9 N’ihi na òkè Jehova bụ ndị ya.+

Ọ bụ Jekọb ka o ketara.+

10 Ọ hụrụ ya n’ala ịkpa,+

N’ọzara nke tọgbọ nkịtị, nke anụ ọhịa na-agbọ ụja na ya.+

Ọ gbara ya gburugburu ma lekọta ya,+

Chebekwa ya ka mkpụrụ anya ya.+

11 Otú ahụ ugo si eme ka ụmụ ya si n’akwụ́ fepụ mgbe ọ na-akụziri ha ife efe,

Na-erugharị n’elu ụmụ ya,

Gbasaa nku ya, buru ha,

Buru ha na nku ya,+

12 Ọ bụ otú ahụ ka naanị Jehova si na-edu ya.*+

E nweghị chi mba ọzọ so ya.+

13 O mere ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa.+

O wee rie ihe ubi mepụtara.+

O nyere ya mmanụ aṅụ nke si ná nnukwu nkume

Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike,

14 Nyekwa ya bọta e ji mmiri ara ehi mee na mmiri ara ewu na atụrụ,

Ha na atụrụ ndị kacha mma*

Na ebule ndị si Beshan na mkpi,

Nakwa ọka wit kacha mma.+

Ị ṅụkwara mmanya a zọchapụtara ná mkpụrụ vaịn.

15 Mgbe Jeshurọn* buru ibu, o nupụrụ isi.

I buola ibu, ị gbaala agba, afọ gị ebuola ibu.+

O wee hapụ Chineke, onye kere ya,+

Ledakwa Oké Nkume na-azọpụta ya anya.

16 Ha fere chi ndị mba ọzọ wee kpasuo ya iwe.+

Ha jikwa ihe dị iche iche rụrụ arụ na-eme ka obi jọọ ya njọ.+

17 Ha nọ na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ àjà, ọ bụghị Chineke,+

Chi dị iche iche ha na-amaghị,

Chi ndị pụtara ọhụrụ,

Chi dị iche iche nna nna unu hà na-amaghị.

18 I chefuru Oké Nkume+ ahụ bụ́ nna gị.

I chetaghịkwa Chineke, onye mere ka ị dịrị.+

19 Mgbe Jehova hụrụ ihe ha mere, ọ jụrụ ha,+

N’ihi na ụmụ ya ndị nwoke na ụmụ ya ndị nwaanyị kpasuru ya iwe.

20 O wee sị, ‘Agaghị m enyere ha aka.*+

M ga-ahụ ihe ga-emecha mee ha.

N’ihi na ha bụ ọgbọ rụrụ arụ,+

Ụmụ a na-ekwesịghị ịtụkwasị obi.+

21 Ha efeela ihe na-abụghị chi wee kpasuo m iwe.+

Ha efeela arụsị ha na-abaghị uru wee mee ka obi jọọ m njọ.+

N’ihi ya, m ga-eji ndị na-enweghị ihe ha bụ mee ka obi jọọ ha njọ.+

M ga-ejikwa mba dị nzuzu kpasuo ha iwe.+

22 N’ihi na iwe m enwurula ka ọkụ.+

Ọ ga-eregide ọkụ ruo n’ili.*+

Ọ ga-erechapụkwa ụwa na ihe dị n’ime ya,

Mụnyekwa ntọala ugwu dị iche iche ọkụ.

23 M ga-eme ka nsogbu ndị na-abịara ha dịkwuo ọtụtụ.

M ga-agbacha ha akụ́ m niile.

24 Ike ga-agwụ ha n’ihi agụụ.+

Oké ahụ́ ọkụ ga-eregbu ha, e bibiekwa ha kpamkpam.+

M ga-ezite anụ ọhịa ndị ga-ata ha,+

Nakwa anụ ndị na-arị arị ka ha tanye ha elò n’ahụ́.

25 A ga-eji mma agha gbawa ndị nọ n’èzí aka nwa.+

Ụjọ ga-ejide ndị nọ n’ime ụlọ,+

Ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ na-amaghị nwoke,

Ma nwa a mụrụ ọhụrụ ma nwoke isi awọ́.+

26 M gaara asị: “M ga-achụsasị ha.

M ga-eme ka ndị mmadụ ghara icheta ha ọzọ.”

27 Ma ekwughị m otú ahụ n’ihi ihe ndị iro m ga-ekwu,+

N’ihi na ndị iro m nwere ike ịghọtahie ihe merenụ.+

Ha nwere ike ịsị: “Anyị ji ike anyị merie ha.+

Ọ bụghị Jehova mere ihe a niile.”

28 N’ihi na ha bụ mba na-enweghị uche,*

Ha anaghịkwa aghọta ihe.+

29 A sị nnọọ na ha ma ihe,+ ha gaara echebara ihe a echiche.+

Ha gaara echebara ihe ga-emecha mee ha echiche.+

30 Olee otú otu onye ga-esi chụọ otu puku (1,000) mmadụ ọsọ,

Mmadụ abụọ achụọkwa puku mmadụ iri (10,000) ọsọ?+

Ọ gwụla ma Oké Nkume ha ọ̀ hapụrụ ha,+

Jehova enyefeekwa ha n’aka ndị iro ha.

31 N’ihi na oké nkume ha adịghị ka Oké Nkume anyị,+

Ndị iro anyị ghọtadịrị na ọ bụ eziokwu.+

32 N’ihi na ha dị ka osisi vaịn nke si Sọdọm

Nakwa nke si n’ubi vaịn ndị dị na Gọmọra.+

Mkpụrụ vaịn ha bụ mkpụrụ vaịn na-egbu mmadụ,

Ụyọkọ ha na-elu ilu.+

33 Mmanya ha bụ elò agwọ,

Bụrụkwa elò agwọ ubí.

34 Ọ̀ bụ na amaghị m ihe niile ha mere?

Ọ̀ bụ na akwasaghị m ha n’ebe m na-akwasa ihe?+

35 Ọ bụ m ga-abọ ọbọ, ọ bụkwa m ga-akwụ ụgwọ,+

N’oge a kara aka mgbe ụkwụ ha ga-amịchapụ,+

N’ihi na ụbọchị nsogbu ga-abịara ha eruwela.

A ga-emekwa ha ihe e kwesịrị ime ha n’egbughị oge.’

36 N’ihi na Jehova ga-ekpe ndị ya ikpe.+

Ọ ga-emetekwara ndị ohu ya ebere+

Mgbe ọ hụrụ na ike agwụla ha

Nakwa mgbe ọ hụrụ na ọ bụ naanị onye na-enweghị onye na-enyere ya aka na onye na-enweghị ume fọrọ.

37 Ọ ga-asịzi, ‘Olee ebe chi ha dị iche iche nọ,+

Ndị bụ́ oké nkume ha gbabara na ya ka ha chebe ha,

38 Bụ́ ndị na-eri abụba anụ ndị ha ji chụọ àjà dị iche iche,*

Na-aṅụkwa mmanya ha ji chụọ àjà mmanya?+

Ka ha bilie nyere unu aka.

Ka ha bụrụ ebe unu ga-agbaba.

39 Ọ bụ m bụ Chineke.+

E nweghị chi ọzọ ma e wepụ m.+

M na-eme ka a nwụọ, m na-emekwa ka a dị ndụ.+

M na-emerụ mmadụ ahụ́,+ m ga-agwọkwa mmadụ,+

E nweghịkwa onye ga-anapụta onye ọ bụla n’aka m.+

40 N’ihi na m na-eweli aka m elu

Ṅụọ iyi, sị: “Ebe ọ bụ na m na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,”+

41 Mgbe m ga-amụ mma agha m nke na-egbu maramara,

Ma jikere ikpe ikpe,+

M ga-abọ ọbọ n’isi ndị iro m,+

Kwụọkwa ndị kpọrọ m asị ụgwọ.

42 M ga-eme ka akụ́ m ṅụgide ọbara, ya egbuwe ya ka mmanya.

Mma agha m ga-erikwa anụ ahụ́.

Ọ ga-aṅụ ọbara ndị e gburu egbu na nke ndị a dọtara n’agha,

Riekwa isi ndị ndú nke onye iro.’

43 Unu mba niile, soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ,+

N’ihi na ọ ga-abọ ọbọ ọbara ndị ohu ya.+

Ọ ga-akwụ ndị iro ya ụgwọ ihe ha mere,+

Kpuchiekwara ala ndị ya mmehie.”*

44 Mosis bịara gụpụta okwu niile dị n’abụ a ná ntị ndị Izrel,+ ya na Hoshia*+ nwa Nọn. 45 Mgbe Mosis gwachara ndị Izrel niile ihe a niile, 46 ọ sịrị ha: “Burunụ okwu niile m ji na-adọ unu aka ná ntị taa n’obi,+ ka unu wee nye ụmụ unu iwu ka ha lezie anya na-eme ihe niile e kwuru n’Iwu a.+ 47 N’ihi na ọ bụghị okwu na-agaghị abara unu uru, kama ọ bụ okwu ga-eme ka unu dị ndụ.+ Okwu a ga-emekwa ka unu bitee aka n’ala ahụ unu na-agafe Osimiri Jọdan ka unu nweta.”

48 Jehova gwakwara Mosis n’ụbọchị ahụ, sị: 49 “Gbagoo n’ugwu Abarim a,+ bụ́ Ugwu Nibo,+ nke dị n’ala Moab, nke chere ihu na Jeriko, ka ị hụ ala Kenan, bụ́ ala m na-enye ndị Izrel ka ọ bụrụ nke ha.+ 50 Ị ga-anwụ n’ugwu ahụ ị na-agbago, e lie gị otú e liri ndị nna nna gị, otú Erọn nwanne gị nwụrụ n’Ugwu Họọ,+ e lie ya otú e liri ndị nna nna ya, 51 n’ihi na unu abụọ erubereghị m isi n’ihu ndị Izrel, na mmiri Meriba+ nke dị na Kedesh, n’ala ịkpa Zin, n’ihi na unu edoghị m nsọ n’ihu ndị Izrel.+ 52 Ị ga-anọ n’ebe dị anya hụ ala ahụ, ma ị gaghị abanye n’ala ahụ m na-enye ndị Izrel.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya