Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 72
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Udo ga-adị ma onye Chineke chiri eze chịwa

        • “Ihe ga na-agaziri onye ezi omume” (7)

        • Ọ ga-achị malite n’osimiri ruo n’osimiri (8)

        • Ọ ga-anapụta ndị a na-emegbu emegbu (14)

        • Nri ga-eju n’ụwa (16)

        • Ka e too aha Chineke ruo mgbe ebighị ebi (19)

Abụ Ọma 72:okwu mmeghe

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 28-29

    11/1/1996, p. 5-6

Abụ Ọma 72:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 22:11, 12; 29:19; Jer 23:5

Abụ Ọma 72:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 3:9, 28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 29-30

Abụ Ọma 72:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “Ka o kpee ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha ikpe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 11:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 29-30

Abụ Ọma 72:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 89:36, 37; Lu 1:32, 33; Mkp 11:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 30

Abụ Ọma 72:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 23:3, 4; Ilu 16:15; 19:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 30

Abụ Ọma 72:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 61:11
  • +1Ez 4:25; 1Ih 22:9; Aịz 2:4; 9:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 30

Abụ Ọma 72:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ọ ga-achị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:31; 1Ez 4:21; Ọm 2:8; 22:27, 28; Da 2:35; Zek 9:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 30-31

Abụ Ọma 72:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 2:9; 110:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 30-31

Abụ Ọma 72:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 4:21
  • +1Ez 10:1, 2

Abụ Ọma 72:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 31

Abụ Ọma 72:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Jizọs Bụ Ụzọ, p. 65

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 31-32

Abụ Ọma 72:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi ha.”

  • *

    Na Hibru, “ọbara.”

Abụ Ọma 72:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 10:10

Abụ Ọma 72:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 30:23
  • +Aịz 35:1, 2
  • +1Ez 4:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 32

Abụ Ọma 72:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 45:17; 89:35, 36
  • +Je 22:18; Ga 3:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2010, p. 32

Abụ Ọma 72:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 29:10
  • +Ọp 15:11

Abụ Ọma 72:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 5:13
  • +Ọg 14:21; Hab 2:14

Abụ Ọma 72:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 17:58

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 72:11Ih 22:11, 12; 29:19; Jer 23:5
Ọma 72:21Ez 3:9, 28
Ọma 72:4Aịz 11:4
Ọma 72:5Ọm 89:36, 37; Lu 1:32, 33; Mkp 11:15
Ọma 72:62Sa 23:3, 4; Ilu 16:15; 19:12
Ọma 72:7Aịz 61:11
Ọma 72:71Ez 4:25; 1Ih 22:9; Aịz 2:4; 9:6
Ọma 72:8Ọp 23:31; 1Ez 4:21; Ọm 2:8; 22:27, 28; Da 2:35; Zek 9:10
Ọma 72:9Ọm 2:9; 110:1
Ọma 72:101Ez 4:21
Ọma 72:101Ez 10:1, 2
Ọma 72:151Ez 10:10
Ọma 72:16Aịz 30:23
Ọma 72:16Aịz 35:1, 2
Ọma 72:161Ez 4:20
Ọma 72:17Ọm 45:17; 89:35, 36
Ọma 72:17Je 22:18; Ga 3:14
Ọma 72:181Ih 29:10
Ọma 72:18Ọp 15:11
Ọma 72:19Mkp 5:13
Ọma 72:19Ọg 14:21; Hab 2:14
Ọma 72:201Sa 17:58
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 72:1-20

Abụ Ọma

Gbasara Solomọn.

72 Chineke, biko, mee ka eze mara ihe ndị i kpebiri,

Meekwa ka nwa eze mara ezi omume ị na-eme.+

 2 Ka o kpee ikpe ziri ezi mgbe ọ na-ekpechite ọnụ ndị gị,

Ka o kpeekwa ikpe ziri ezi mgbe ọ na-ekpechite ọnụ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha.+

 3 Ka ugwu ukwu mee ka udo dịrị ndị mmadụ,

Ka ugwu nta meekwa ka ha na-eme ezi omume.

 4 Ka o kpechite ọnụ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha* n’ime ndị gị.

Ka ọ zọpụta ụmụ ndị ogbenye,

Ka o bibiekwa onye na-erigbu ndị ọzọ.+

 5 Ha ga na-atụ egwu gị ogologo oge niile anyanwụ dị

Nakwa ogologo oge niile ọnwa dị,

Si n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+

 6 Ọ ga-adị ka mmiri nke na-ezosa n’ahịhịa a sụrụ asụ,

Dị ka mmiri ozuzo nke na-ede ala.+

 7 N’oge ọchịchị ya, ihe ga na-agaziri onye ezi omume,+

Udo ga-adịkwa ebe niile+ ruo mgbe ọnwa na-agaghịzi adị.

 8 Ọ ga-enwe ndị ọ na-achị* malite n’oké osimiri ruo n’oké osimiri,

Malitekwa n’Osimiri Yufretis ruo n’ebe niile ụwa sọtụrụ.+

 9 Ndị bi n’ala ịkpa ga-akpọrọ ya isiala,

Ndị iro ya ga-arachakwa ájá.+

10 Ndị eze Tashish na ndị eze agwaetiti dị iche iche ga-atụrụ ya ụtụ.+

Ndị eze Shiba na ndị eze Siba ga-eweta onyinye.+

11 Ndị eze niile ga-akpọrọ ya isiala,

Mba niile ga-ejekwara ya ozi.

12 N’ihi na ọ ga-anapụta ogbenye nke na-ebe ákwá ka e nyere ya aka,

Napụtakwa onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya na onye ọ bụla na-enweghị onye na-enyere ya aka.

13 Ọ ga-emere ogbenye na onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ebere,

Ọ ga-azọpụtakwa ndị ogbenye.

14 Ọ ga-anapụta ha* n’aka ndị na-emegbu ha nakwa n’aka ndị na-emesi ha ike,

Ọ ga-ejikwa ndụ* ha kpọrọ ihe.

15 Ka ọ dịrị ndụ, ka e nyekwa ya ọlaedo Shiba.+

Ka a na-ekpere ya ekpere mgbe niile,

Ka a na-agọzikwa ya mgbe niile.

16 Nri ga-eju n’ụwa.+

Ọ ga-eju eju n’elu ugwu dị iche iche.

Mkpụrụ a kụrụ n’ubi ya ga na-eme nke ọma ka osisi ndị dị na Lebanọn,+

Ndị nọ n’obodo ya dị iche iche ga na-amakwa pokopoko ka ihe a kụrụ n’ala.+

17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi.+

Ka aha ya na-ede ude ogologo oge niile anyanwụ dị.

Ka e si n’aka ya gọzie ndị mmadụ.+

Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.

18 Ka e too Jehova Chineke, bụ́ Chineke Izrel,+

Onye naanị ya na-eme ihe ndị dị ebube.+

19 Ka e too aha ya dị ebube ruo mgbe ebighị ebi,+

Ka ebube ya jukwa ụwa niile.+

Amen na Amen.

20 Ekpere Devid nwa Jesi gwụrụ n’ebe a.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya