Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Ndụ Jehova na ndị Izrel gbara na Horeb (1-5)

      • E chetaara ndị Izrel Iwu Iri ahụ (6-22)

      • Ndị Izrel tụrụ egwu n’Ugwu Saịnaị (23-33)

Diuterọnọmi 5:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:5; Hib 9:19, 20

Diuterọnọmi 5:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:9, 18; Ọrụ 7:38

Diuterọnọmi 5:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:19; Ga 3:19
  • +Ọp 19:16

Diuterọnọmi 5:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ụlọ ndị ohu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 13:3; 20:2

Diuterọnọmi 5:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:3-6; 2Ez 17:35

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/2012, p. 23

Diuterọnọmi 5:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:1; Di 4:15, 16, 23; 27:15; Ọrụ 17:29

Diuterọnọmi 5:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:24; 1Kọ 10:14
  • +Ọp 34:14; Di 4:24; Aịz 42:8; Mt 4:10
  • +Ọp 34:6, 7

Diuterọnọmi 5:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 22:28; Le 19:12
  • +Ọp 20:7; Le 24:16

Diuterọnọmi 5:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:23; 20:8-10; 31:13

Diuterọnọmi 5:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:21

Diuterọnọmi 5:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:29
  • +Neh 13:15
  • +Ọp 23:12
  • +Di 10:17; Efe 6:9

Diuterọnọmi 5:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:6; Di 4:34

Diuterọnọmi 5:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 21:15; Le 19:3; Di 27:16; Ilu 1:8; Mk 7:10
  • +Ọp 20:12; Efe 6:2, 3

Diuterọnọmi 5:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Egbula ọchụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 9:6; Ọp 20:13; Ọg 35:20, 21; Mt 5:21; Ro 13:9

Diuterọnọmi 5:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:14; 1Kọ 6:18; Hib 13:4

Diuterọnọmi 5:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:15; Le 19:11; Ilu 30:8, 9; 1Kọ 6:10; Efe 4:28

Diuterọnọmi 5:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:16; 23:1; Le 19:16; Di 19:16-19; Ilu 6:16, 19; 19:5

Diuterọnọmi 5:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:28
  • +Ọp 20:17; Lu 12:15; Ro 7:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2019, p. 22

    Ụlọ Nche,

    5/15/2012, p. 7

Diuterọnọmi 5:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:9, 18
  • +Ọp 24:12; 31:18; Di 4:12, 13

Diuterọnọmi 5:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:18; Hib 12:18, 19

Diuterọnọmi 5:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 24:17
  • +Di 4:33, 36

Diuterọnọmi 5:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:19; Hib 12:18, 19

Diuterọnọmi 5:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 18:16, 17

Diuterọnọmi 5:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 10:12; Job 28:28; Ilu 1:7; Mt 10:28; 1Pi 2:17
  • +Ilu 4:4; 7:2; Ek 12:13; Aịz 48:18; 1Jn 5:3
  • +Ọm 19:8, 11; Jes 1:25

Diuterọnọmi 5:32

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 6:3, 25; 8:1
  • +Di 12:32; Jos 1:7, 8

Diuterọnọmi 5:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 10:12
  • +Di 4:40; 12:28; Ro 10:5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 5:2Ọp 19:5; Hib 9:19, 20
Diut. 5:4Ọp 19:9, 18; Ọrụ 7:38
Diut. 5:5Ọp 20:19; Ga 3:19
Diut. 5:5Ọp 19:16
Diut. 5:6Ọp 13:3; 20:2
Diut. 5:7Ọp 20:3-6; 2Ez 17:35
Diut. 5:8Le 26:1; Di 4:15, 16, 23; 27:15; Ọrụ 17:29
Diut. 5:9Ọp 23:24; 1Kọ 10:14
Diut. 5:9Ọp 34:14; Di 4:24; Aịz 42:8; Mt 4:10
Diut. 5:9Ọp 34:6, 7
Diut. 5:11Ọp 22:28; Le 19:12
Diut. 5:11Ọp 20:7; Le 24:16
Diut. 5:12Ọp 16:23; 20:8-10; 31:13
Diut. 5:13Ọp 34:21
Diut. 5:14Ọp 16:29
Diut. 5:14Neh 13:15
Diut. 5:14Ọp 23:12
Diut. 5:14Di 10:17; Efe 6:9
Diut. 5:15Ọp 6:6; Di 4:34
Diut. 5:16Ọp 21:15; Le 19:3; Di 27:16; Ilu 1:8; Mk 7:10
Diut. 5:16Ọp 20:12; Efe 6:2, 3
Diut. 5:17Je 9:6; Ọp 20:13; Ọg 35:20, 21; Mt 5:21; Ro 13:9
Diut. 5:18Ọp 20:14; 1Kọ 6:18; Hib 13:4
Diut. 5:19Ọp 20:15; Le 19:11; Ilu 30:8, 9; 1Kọ 6:10; Efe 4:28
Diut. 5:20Ọp 20:16; 23:1; Le 19:16; Di 19:16-19; Ilu 6:16, 19; 19:5
Diut. 5:21Mt 5:28
Diut. 5:21Ọp 20:17; Lu 12:15; Ro 7:7
Diut. 5:22Ọp 19:9, 18
Diut. 5:22Ọp 24:12; 31:18; Di 4:12, 13
Diut. 5:23Ọp 20:18; Hib 12:18, 19
Diut. 5:24Ọp 24:17
Diut. 5:24Di 4:33, 36
Diut. 5:27Ọp 20:19; Hib 12:18, 19
Diut. 5:28Di 18:16, 17
Diut. 5:29Di 10:12; Job 28:28; Ilu 1:7; Mt 10:28; 1Pi 2:17
Diut. 5:29Ilu 4:4; 7:2; Ek 12:13; Aịz 48:18; 1Jn 5:3
Diut. 5:29Ọm 19:8, 11; Jes 1:25
Diut. 5:32Di 6:3, 25; 8:1
Diut. 5:32Di 12:32; Jos 1:7, 8
Diut. 5:33Di 10:12
Diut. 5:33Di 4:40; 12:28; Ro 10:5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 5:1-33

Diuterọnọmi

5 Mosis wee kpọkọta ndị Izrel niile, sị ha: “Ndị Izrel, nụrụnụ ntụziaka na iwu ndị m na-enye unu taa. Mụtanụ ha, leziekwanụ anya ka unu na-edebe ha. 2 Anyị na Jehova bụ́ Chineke anyị gbara ndụ na Horeb.+ 3 Ọ bụghị nna nna anyị hà ka ha na Jehova gbara ndụ a, kama ọ bụ anyị na ya, ya bụ, anyị niile ndị dị ndụ ebe a taa. 4 Jehova si n’ọkụ+ gwa unu okwu ihu na ihu n’ugwu ahụ. 5 M guzo n’agbata unu na Jehova n’oge ahụ+ ka m gwa unu ihe Jehova kwuru maka na unu tụrụ egwu n’ihi ọkụ ahụ, unu agbagoghịkwa n’ugwu ahụ.+ Chineke sịrị:

6 “‘Abụ m Jehova bụ́ Chineke gị, onye kpọpụtara gị n’Ijipt, bụ́ ebe ị nọ na-agba ohu.*+ 7 Ya enwela mgbe ị ga-enwe chi ọ bụla ọzọ ma e wepụ m.+

8 “‘Emerela onwe gị arụsị a pịrị apị+ ma ọ bụ ihe yiri ihe ọ bụla dị n’eluigwe ma ọ bụ ihe dị n’ụwa ma ọ bụ ihe dị na mmiri ndị dị n’ụwa. 9 Akpọrọla ha isiala, ekwekwala ka e mee ka i fee ha ofufe,+ n’ihi na mụnwa bụ́ Jehova Chineke gị bụ Chineke nke chọrọ ka a na-efe naanị ya ofufe.+ M na-ata ụmụ ndị kpọrọ m asị ahụhụ, na-atakwa ọgbọ ha nke atọ nakwa ọgbọ ha nke anọ ahụhụ n’ihi mmehie ndị nna ha.+ 10 Ma m na-egosi otu puku ọgbọ nke ndị hụrụ m n’anya ma na-edebe iwu m na m hụrụ ha n’anya.

11 “‘Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu+ n’ihi na Jehova ga-ata onye ọ bụla ji aha ya eme ihe efu ahụhụ.+

12 “‘Debe Ụbọchị Izu Ike ka i doo ya nsọ, otú Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu.+ 13 Ị ga-eji ụbọchị isii jee ozi ma rụọ ọrụ gị niile,+ 14 ma ụbọchị nke asaa bụ ụbọchị izu ike a ga na-edebere Jehova bụ́ Chineke gị.+ Arụla ọrụ ọ bụla,+ ma gị ma nwa gị nwoke ma nwa gị nwaanyị ma ohu gị nwoke ma ohu gị nwaanyị ma ehi gị ma jakị gị ma anụ ụlọ gị ọ bụla ma onye mbịarambịa nọ n’obodo gị,+ ka ohu gị nwoke na ohu gị nwaanyị wee zuo ike otú ị ga-ezu.+ 15 Cheta na ị nọ na-agba ohu n’Ijipt nakwa na Jehova bụ́ Chineke gị ji aka ya siri ike na ike ya kpọpụta gị n’ebe ahụ.+ Ọ bụ ya mere Jehova bụ́ Chineke gị ji nye gị iwu ka ị na-edebe Ụbọchị Izu Ike.

16 “‘Sọpụrụ nne gị na nna gị,+ otú Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu, ka i wee dị ogologo ndụ, ihe agaziekwara gị n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.+

17 “‘Egbula mmadụ.*+

18 “‘Akwala iko.+

19 “‘Ezula ohi.+

20 “‘Agbagidela mmadụ ibe gị akaebe ụgha.+

21 “‘Agụụ nwunye mmadụ ibe gị agụla gị.+ Agụụ iweghara ụlọ mmadụ ibe gị ma ọ bụ ubi ya ma ọ bụ ehi ya ma ọ bụ jakị ya agụla gị. Agụụ ohu ya nwoke ma ọ bụ ohu ya nwaanyị ma ọ bụ ihe ọ bụla bụ́ nke mmadụ ibe gị agụla gị.’+

22 “Ọ bụ iwu ndị a ka Jehova nyere ọgbakọ unu niile n’ugwu ahụ. O si n’ọkụ, n’ígwé ojii, nakwa n’oké ọchịchịrị+ kwuo ya n’olu dara ụda, e nweghịkwa ihe ọzọ ọ gbakwụnyere na ya. O deziri ha ná mbadamba nkume abụọ ma nye m ha.+

23 “Ma ozugbo unu nụrụ olu ahụ nke si n’ọchịchịrị ahụ na-ekwu okwu n’oge ugwu ahụ nọ na-ere ọkụ,+ ndị niile bụ́ ndị isi n’ebo unu na ndị okenye unu bịakwutere m. 24 Unu wee sị, ‘Jehova bụ́ Chineke anyị egosila anyị na ọ dị ebube, meekwa ka anyị hụ na ọ dị ike, anyị esikwala n’ọkụ nụ olu ya.+ Taa, anyị ahụla na Chineke nwere ike ịgwa mmadụ okwu, onye ahụ aka dị ndụ.+ 25 Gịnịzi mere anyị ga-eji akpatara onwe anyị ọnwụ? N’ihi na oké ọkụ a nwere ike iregbu anyị. Ọ bụrụ na anyị anọrọ na-anụ olu Jehova bụ́ Chineke anyị, anyị ga-anwụrịrị. 26 N’ihi na olee onye nụtụrụla olu Chineke dị ndụ ka o si n’ọkụ na-ekwu okwu otú anyị nụrụ ya ma ka dịrị ndụ? 27 Gịnwa gaa nso ka ị nụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ekwu. Ọ bụ gị ga-agwa anyị ihe niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-agwa gị. Anyị ga-egekwa ntị ma mee ha.’+

28 “Jehova nụrụ ihe unu gwara m. Jehova wee sị m, ‘Anụla m ihe ndị a gwara gị. Ihe niile ha kwuru dị mma.+ 29 A sị nnọọ na ha ga-azụ obi ha ka ha na-atụ egwu m mgbe niile+ ma na-edebe ihe niile m nyere n’iwu,+ ihe ga-agaziri ha na ụmụ ha ruo mgbe ebighị ebi.+ 30 Gaa sị ha: “Laghachinụ n’ụlọikwuu unu.” 31 Ma ị ga-eso m nọrọ ebe a ka m mee ka ị mata iwu niile, ntụziaka, na ihe ndị m kpebiri, bụ́ ndị ị ga-akụziri ha, ndị ha ga na-edebekwa n’ala m na-enye ha ka ọ bụrụ nke ha.’ 32 Lezienụ anya ka unu na-eme nnọọ ihe Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya mewe ihe ọzọ.+ 33 Na-emenụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu,+ ka unu wee dị ndụ, ka ihe wee gaziere unu, ka unu wee bitee aka n’ala ahụ unu ga-enweta.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya