Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 103
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • “Ka m too Jehova”

        • Ọ na-ewepụ mmehie anyị ka ọ dị ezigbo anya (12)

        • Chineke na-emere ụmụ ya ebere (13)

        • Chineke na-echeta na anyị bụ ájá (14)

        • Ocheeze Jehova na ọchịchị ya (19)

        • Ndị mmụọ ozi na-eme ihe Chineke kwuru (20)

Abụ Ọma 103:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2024, p. 9-10

    Ụlọ Nche,

    5/15/1999, p. 21

Abụ Ọma 103:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 8:2; Ọm 105:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1999, p. 21

Abụ Ọma 103:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 12:13; Aịz 43:25
  • +Ọp 15:26; Ọm 41:3; 147:3; Aịz 33:24; Jes 5:15; Mkp 21:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1999, p. 21-22

Abụ Ọma 103:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ili.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 56:13
  • +Maị 7:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1999, p. 22

Abụ Ọma 103:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 23:5; 65:4
  • +Ọm 51:12; Aịz 40:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1999, p. 22-23

Abụ Ọma 103:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 12:5; Ilu 22:22, 23; Jes 5:4
  • +Ọm 9:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2004, p. 14-15

    5/15/1999, p. 23-24

Abụ Ọma 103:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 24:4; Ọg 12:8
  • +Ọm 147:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/2004, p. 14-15

    5/15/1999, p. 23-24

Abụ Ọma 103:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eme amara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 55:7; Jes 5:11
  • +Ọp 34:6; Joe 2:13; Jo 4:2

Abụ Ọma 103:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 30:5
  • +Aịz 57:16

Abụ Ọma 103:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Neh 9:31
  • +Ezr 9:13; Ọm 130:3; Aịz 55:7

Abụ Ọma 103:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 103:17; Aịz 55:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    8/2016, p. 5

    Ụlọ Nche,

    8/1/2011, p. 13

Abụ Ọma 103:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 16:21, 22; Aịz 43:25; Jer 31:34

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 262-263

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    8/2016, p. 5

    Ụlọ Nche,

    8/1/2011, p. 13

    7/1/2003, p. 17

    5/15/1999, p. 24

Abụ Ọma 103:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 78:38; Aịz 49:15; Mal 3:17; Jes 5:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 40

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    8/2016, p. 5

    Ụlọ Nche,

    8/1/2011, p. 13

Abụ Ọma 103:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 78:39
  • +Je 2:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 261

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 40

    Ụlọ Nche,

    8/1/2011, p. 13

    12/1/1997, p. 10-11

    9/1/1994, p. 8-13

    Teta!,

    4/2008, p. 10

Abụ Ọma 103:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 90:5, 6; 1Pi 1:24
  • +Job 14:1, 2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1999, p. 24

Abụ Ọma 103:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Malite mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 1:50
  • +Ọp 20:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1999, p. 24

Abụ Ọma 103:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:5; Di 7:9; Ọm 25:10

Abụ Ọma 103:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ocheeze.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 20:6; Aịz 66:1
  • +Ọm 47:2; 145:13; Da 4:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1999, p. 24

Abụ Ọma 103:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Da 7:10
  • +2Ez 19:35; Lu 1:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 24

    Ụlọ Nche,

    5/15/1999, p. 24

Abụ Ọma 103:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 22:19; Ọm 148:2; Lu 2:13, 14
  • +Mt 13:41; Hib 1:7

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 103:2Di 8:2; Ọm 105:5
Ọma 103:32Sa 12:13; Aịz 43:25
Ọma 103:3Ọp 15:26; Ọm 41:3; 147:3; Aịz 33:24; Jes 5:15; Mkp 21:4
Ọma 103:4Ọm 56:13
Ọma 103:4Maị 7:18
Ọma 103:5Ọm 23:5; 65:4
Ọma 103:5Ọm 51:12; Aịz 40:31
Ọma 103:6Ọm 12:5; Ilu 22:22, 23; Jes 5:4
Ọma 103:6Ọm 9:8
Ọma 103:7Ọp 24:4; Ọg 12:8
Ọma 103:7Ọm 147:19
Ọma 103:8Aịz 55:7; Jes 5:11
Ọma 103:8Ọp 34:6; Joe 2:13; Jo 4:2
Ọma 103:9Ọm 30:5
Ọma 103:9Aịz 57:16
Ọma 103:10Neh 9:31
Ọma 103:10Ezr 9:13; Ọm 130:3; Aịz 55:7
Ọma 103:11Ọm 103:17; Aịz 55:9
Ọma 103:12Le 16:21, 22; Aịz 43:25; Jer 31:34
Ọma 103:13Ọm 78:38; Aịz 49:15; Mal 3:17; Jes 5:15
Ọma 103:14Ọm 78:39
Ọma 103:14Je 2:7
Ọma 103:15Ọm 90:5, 6; 1Pi 1:24
Ọma 103:15Job 14:1, 2
Ọma 103:17Lu 1:50
Ọma 103:17Ọp 20:6
Ọma 103:18Ọp 19:5; Di 7:9; Ọm 25:10
Ọma 103:192Ih 20:6; Aịz 66:1
Ọma 103:19Ọm 47:2; 145:13; Da 4:25
Ọma 103:20Da 7:10
Ọma 103:202Ez 19:35; Lu 1:19
Ọma 103:211Ez 22:19; Ọm 148:2; Lu 2:13, 14
Ọma 103:21Mt 13:41; Hib 1:7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 103:1-22

Abụ Ọma

Abụ Devid.

103 Ka m* too Jehova.

Ka ihe niile dị n’ime m too aha nsọ ya.

 2 Ka m* too Jehova.

Ka a ghara inwe mgbe m ga-echefu ihe niile o mere.+

 3 Ọ na-agbaghara gị mmehie gị niile,+

Ọ na-agwọkwa gị ọrịa gị niile.+

 4 Ọ na-azọ gị ndụ ka ị ghara ịbanye n’olulu.*+

O kpuwere gị ịhụnanya ya na ebere ya+ ka okpueze.

 5 Ọ na-emere gị ọtụtụ ihe ọma+ n’oge niile ị dị ndụ,

Ka i wee bụrụ okorobịa ahụ́ na-adịghachi ọhụrụ ka ahụ́ ugo.+

 6 Jehova na-emere ndị niile a na-emegbu emegbu+ ihe ọma,+

Ọ na-ekpekwa ha ikpe ziri ezi.

 7 O mere ka Mosis mara otú o si eme ihe,+

Mee ka ndị Izrel mara ihe ndị ọ na-eme.+

 8 Jehova nwere ọmịiko* ma na-eme ebere.+

Ọ naghị ewe iwe ọsọ ọsọ, ịhụnanya ya dịkwa ukwuu.+

 9 Ọ gaghị eburu ihe ọjọọ mmadụ mere n’obi mgbe niile,+

Ọ gaghịkwa na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi.+

10 Ọ naghị emeso anyị ihe otú anyị si emehie,+

Ọ naghịkwa akwụ anyị ụgwọ otú ihe ọjọọ anyị na-eme hà.+

11 N’ihi na otú a na-enweghị ike ịtụ ihe eluigwe ji dị elu karịa ụwa atụ̀

Ka a na-enweghị ike ịtụ ịhụnanya* ọ na-egosi ndị na-atụ egwu ya.+

12 Otú ọwụwa anyanwụ si dị ezigbo anya n’ọdịda anyanwụ

Bụkwa otú o wepụrụ mmehie anyị ka ọ dị ezigbo anya n’ebe anyị nọ.+

13 Jehova emeerela ndị na-atụ egwu ya ebere+

Otú nna si emere ụmụ ya ebere.

14 N’ihi na ọ ma nnọọ otú e si kee anyị.+

Ọ na-echeta na anyị bụ ájá.+

15 Ndụ mmadụ efu dị ka nke ahịhịa ndụ.+

Mmadụ na-ama mma otú okooko osisi dị n’ọhịa si ama mma.+

16 Ma mgbe ifufe fere, a naghịzi ahụ ya,

Ya adịzie ka à ga-asị na e nwetụbeghị mgbe ọ dị.

17 Ma Jehova na-ahụ ndị na-atụ egwu ya+ n’anya

Ruo mgbe ebighị ebi.*

Ọ na-emere ụmụ ụmụ ha ihe ọma,+

18 Na-emere ndị na-anaghị emebi ọgbụgba ndụ ha na ya+

Nakwa ndị na-elezi anya na-edebe iwu ya ihe ọma.

19 Jehova emeela ka ọchịchị* ya kwụsie ike n’eluigwe.+

Ọ na-achị ihe niile.+

20 Unu niile bụ́ ndị mmụọ ozi+ Jehova, ndị siri ezigbo ike,

Ndị na-erubere ya isi+ ma na-eme ihe o kwuru, toonụ ya.

21 Unu niile bụ́ ndị agha+ Jehova,

Ndị na-ejere ya ozi ma na-eme uche ya,+ toonụ ya.

22 Ka ihe niile Jehova kere too ya

N’ebe niile ọ na-achị.

Ka m jiri obi m niile too Jehova.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya