Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 19
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọrụ Ndịozi

      • Mgbe Pọl nọ n’Efesọs; e megharịrị ụfọdụ ndị baptizim (1-7)

      • Pọl na-aga akụziri ndị mmadụ okwu Chineke (8-10)

      • Ndị mmụọ ọjọọ akwụsịghị Pọl izi ozi ọma (11-20)

      • E nwere ọgba aghara n’Efesọs (21-41)

Ọrụ Ndịozi 19:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:24; 1Kọ 3:5, 6
  • +1Kọ 16:8, 9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 160

Ọrụ Ndịozi 19:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 2:38

Ọrụ Ndịozi 19:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:24, 25

Ọrụ Ndịozi 19:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 3:11; Mk 1:4
  • +Jn 1:15, 30

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Jizọs Bụ Ụzọ, p. 30

Ọrụ Ndịozi 19:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 19

Ọrụ Ndịozi 19:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 8:14, 17
  • +Ọrụ 2:1, 4; 10:45, 46; 1Kọ 12:8, 10

Ọrụ Ndịozi 19:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:2
  • +Ọrụ 1:3; 28:30, 31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, ihe ọmụmụ 7

Ọrụ Ndịozi 19:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 9:1, 2; 22:4
  • +Mt 10:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, ihe ọmụmụ 7

    Ịgba Àmà, p. 160-162

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1908

Ọrụ Ndịozi 19:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Hụ Ndị Mmadụ n’Anya, ihe ọmụmụ 7

    Ịgba Àmà, p. 161

    Ụlọ Nche,

    12/15/2008, p. 17-18

    8/15/2007, p. 10

Ọrụ Ndịozi 19:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 14:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/1991, p. 5

Ọrụ Ndịozi 19:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mk 6:56; Ọrụ 5:15
  • +Mt 10:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 162

    Ụlọ Nche,

    11/15/1991, p. 5

Ọrụ Ndịozi 19:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:18

Ọrụ Ndịozi 19:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 8:28, 29; Mk 1:23, 24; Lu 4:33, 34
  • +Ọrụ 16:16, 17

Ọrụ Ndịozi 19:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 18:10, 11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 162-163

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 24

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2019, p. 22-23

    Ụlọ Nche,

    11/1/2014, p. 6-7

    9/1/1994, p. 26

    6/15/1990, p. 20

    Teta!,

    8/8/2000, p. 6-7

Ọrụ Ndịozi 19:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 6:7; 12:24; Kọl 1:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2001, p. 10, 12-13

Ọrụ Ndịozi 19:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 16:5
  • +Ọrụ 20:22
  • +Ọrụ 23:11

Ọrụ Ndịozi 19:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:1, 2
  • +2Ti 4:20

Ọrụ Ndịozi 19:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 1:8
  • +Ọrụ 9:1, 2; 19:9; 22:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 163

Ọrụ Ndịozi 19:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/2009, p. 19

    5/15/1990, p. 26

Ọrụ Ndịozi 19:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 158

Ọrụ Ndịozi 19:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:29; 1Kọ 8:4
  • +Efe 1:1

Ọrụ Ndịozi 19:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, chi nwaanyị.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 161, 163

    Ụlọ Nche,

    5/15/1990, p. 26

Ọrụ Ndịozi 19:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:4; Kọl 4:10; Faị 23, 24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2007, p. 10

Ọrụ Ndịozi 19:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 164

Ọrụ Ndịozi 19:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 163-164

Ọrụ Ndịozi 19:35

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 20

Ọrụ Ndịozi 19:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 19:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 20

Ọrụ Ndịozi 19:39

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 20

Ọrụ Ndịozi 19:40

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1990, p. 20

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọrụ 19:1Ọrụ 18:24; 1Kọ 3:5, 6
Ọrụ 19:11Kọ 16:8, 9
Ọrụ 19:2Ọrụ 2:38
Ọrụ 19:3Ọrụ 18:24, 25
Ọrụ 19:4Mt 3:11; Mk 1:4
Ọrụ 19:4Jn 1:15, 30
Ọrụ 19:6Ọrụ 8:14, 17
Ọrụ 19:6Ọrụ 2:1, 4; 10:45, 46; 1Kọ 12:8, 10
Ọrụ 19:8Ọrụ 17:2
Ọrụ 19:8Ọrụ 1:3; 28:30, 31
Ọrụ 19:9Ọrụ 9:1, 2; 22:4
Ọrụ 19:9Mt 10:14
Ọrụ 19:11Ọrụ 14:3
Ọrụ 19:12Mk 6:56; Ọrụ 5:15
Ọrụ 19:12Mt 10:1
Ọrụ 19:13Ọrụ 16:18
Ọrụ 19:15Mt 8:28, 29; Mk 1:23, 24; Lu 4:33, 34
Ọrụ 19:15Ọrụ 16:16, 17
Ọrụ 19:19Di 18:10, 11
Ọrụ 19:20Ọrụ 6:7; 12:24; Kọl 1:6
Ọrụ 19:211Kọ 16:5
Ọrụ 19:21Ọrụ 20:22
Ọrụ 19:21Ọrụ 23:11
Ọrụ 19:22Ọrụ 16:1, 2
Ọrụ 19:222Ti 4:20
Ọrụ 19:232Kọ 1:8
Ọrụ 19:23Ọrụ 9:1, 2; 19:9; 22:4
Ọrụ 19:24Ọrụ 16:16
Ọrụ 19:26Ọrụ 17:29; 1Kọ 8:4
Ọrụ 19:26Efe 1:1
Ọrụ 19:29Ọrụ 20:4; Kọl 4:10; Faị 23, 24
Ọrụ 19:38Ọrụ 19:24
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
  • 41
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọrụ Ndịozi 19:1-41

Ọrụ Ndịozi

19 Mgbe Apọlọs+ nọ na Kọrịnt, Pọl si n’ime ime obodo ndị dị n’Eshia gbadata Efesọs.+ Ọ hụrụ ụfọdụ ndị na-eso ụzọ Jizọs n’ebe ahụ. 2 O wee sị ha: “Mmụọ nsọ ọ̀ dakwasịrị unu mgbe unu ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs?”+ Ha asị ya: “Anyị anụtụbeghị gbasara mmụọ nsọ.” 3 Ya asịzie ha: “Oleezi ụdị baptizim unu mere?” Ha asị: “Ọ bụ baptizim Jọn nọ na-agwa ndị mmadụ ka ha mee.”+ 4 Pọl asị: “Jọn mere ndị Juu baptizim iji gosi na ha echegharịala.+ Ọ nọkwa na-agwa ha ka ha kwere na Jizọs, onye na-abịa n’azụ ya.”+ 5 Mgbe ha nụrụ ihe a, ha mere baptizim n’aha Onyenwe anyị Jizọs. 6 Mgbe Pọl bikwasịrị ha aka n’isi, mmụọ nsọ dakwasịrị ha,+ ha amalite ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche, na-ebukwa amụma.+ 7 Ha niile dị ihe dị ka ụmụ nwoke iri na abụọ.

8 Pọl na-aga n’ụlọ nzukọ+ na-ekwu okwu n’atụghị egwu, na-agwa ndị mmadụ okwu banyere Alaeze Chineke otú ọ na-eru ha n’obi. O mere ihe a ọnwa atọ.+ 9 Ma ụfọdụ kpọchiri obi ha jụ ikwere ihe ọ na-akụzi. Ha nọkwa n’ihu ìgwè mmadụ gbakọrọnụ na-ekwu okwu ọjọọ banyere Ụzọ Onyenwe anyị.+ Pọl si ebe ha nọ pụọ,+ kpọọkwa ndị ọzọ na-eso ụzọ Jizọs, ha esoro ya pụọ. Ọ na-ekwukwa okwu kwa ụbọchị n’ụlọ ezumezu dị n’ụlọ akwụkwọ Tiranọs. 10 Ọ nọ na-ekwu okwu ebe ahụ ruo afọ abụọ, nke mere na ndị niile bi ná mpaghara Eshia nụrụ okwu Onyenwe anyị, ma ndị Juu ma ndị Grik.

11 Chineke sikwa n’aka Pọl na-arụ ọrụ ebube dị iche iche,+ 12 nke na ọ bụrụ na e were ákwà ya ma ọ bụ eprọn ya metụ ndị ọrịa n’ahụ́,+ ha agbakee. E metụkwa ha onye ọ bụla ndị mmụọ ọjọọ ji, ha ahapụ ya.+ 13 Ma ụfọdụ ndị Juu ndị na-agagharị na-achụpụ ndị mmụọ ọjọọ gbalịkwara iji aha Onyenwe anyị Jizọs chụpụ ndị mmụọ ọjọọ. Ha na-adị asị: “Eji m aha Jizọs onye Pọl na-ekwusa na-agwa gị ka ị pụta.”+ 14 E nwere otu onyeisi nchụàjà ndị Juu aha ya bụ Siva. Ụmụ ya nwoke asaa na-eme ihe a. 15 Ma, e nwere ụbọchị ha gbalịrị ịchụpụ mmụọ ọjọọ, ya asị ha: “Ama m Jizọs,+ marakwa Pọl.+ Ununwa, ùnu bụ ole ndị?” 16 Nwoke ahụ mmụọ ọjọọ ji wee baa ha ọgụ, jide ha n’otu n’otu, merụchaa ha ahụ́, ha agbara ọtọ si n’ụlọ ahụ gbapụsịa. 17 Mmadụ niile wee nụ ihe a merenụ, ma ndị Juu ma ndị Grik bi n’Efesọs, egwu wee jide ha niile, aha Onyenwe anyị Jizọs ana-edekwa ude. 18 Ọtụtụ n’ime ndị ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs na-abịa na-ekwupụta mmehie ha n’ihu ọha. 19 N’eziokwu, ọtụtụ ndị na-eme anwansi chịkọtara akwụkwọ ha ma kpọọ ha ọkụ n’ihu mmadụ niile.+ Ha wee gbakọọ ego ole akwụkwọ ndị ahụ bụ, ya apụta puku mkpụrụ ego ọlaọcha iri ise (50,000). 20 Okwu Jehova* wee si otú a na-agbasa ma na-akpa ike.+

21 Mgbe ihe ndị a mechara, Pọl kpebiri na ya gachaa Masedonia+ na Akeya, na ya ga-aga Jeruselem.+ Ọ sịrị: “M gachaa ebe ahụ, m ga-agakwa Rom.”+ 22 N’ihi ya, o zigara Timoti+ na Erastọs,+ bụ́ ndị na-enyere ya aka, Masedonia. Ma yanwa nọtụkwuru ná mpaghara Eshia.

23 N’oge ahụ, e nwere ezigbo ọgba aghara+ n’ihi Ụzọ Onyenwe anyị.+ 24 E nwere otu nwoke aha ya bụ Dimitriọs, onye na-eji ọlaọcha akpụ ihe. Ọ na-eji ọlaọcha akpụ ụlọ arụsị Atemis. Ihe a ọ na-akpụ na-eme ka ya na ndị omenkà ibe ya na-enweta ezigbo ego.+ 25 Nwoke a kpọkọtara ndị ibe ya nakwa ndị omenkà ndị ọzọ wee sị ha: “Ụmụnne m, unu ma nke ọma na ọ bụ ọrụ a na-enye anyị ego. 26 Ma unu ahụla, nụkwa otú Pọl si gwa ìgwè mmadụ okwu, meekwa ka ha kweta ihe o kwuru na chi ndị e ji aka mee abụghị chi.+ Ọ bụghị naanị n’Efesọs+ ka o mere ihe a, kama, ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ ná mpaghara Eshia niile. 27 Ihe a ga-eme ka ndị mmadụ ledawa ọrụ anyị anya, meekwa ka ha were ụlọ nsọ nnukwu chi* anyị bụ́ Atemis ka ihe efu. Ndị mmadụ na-efe Atemis ná mpaghara Eshia niile na n’ụwa niile. Ma n’ihi ihe a Pọl kwuru, a gaghịzi na-asọpụrụ ya.” 28 Mgbe ha nụrụ ihe a, iwe juru ha obi, ha amalite iti mkpu, sị: “Atemis ndị Efesọs dị ike!”

29 Ihe a mere ka obodo ahụ niile na-agba aghara. Ha jikwa otu obi kworo gaa dọkpụrụ Gayọs na Arịstakọs+ banye n’ebe a na-eme ihe nkiri. Ha abụọ bụ ndị Masedonia na-eso Pọl ejegharị. 30 Ma Pọl chọrọ ịbanye ebe ndị ahụ nọ, ma, ụmụnna ekweghị ya. 31 Ụfọdụ n’ime ndị isi na-ahụ maka ememme na egwuregwu, ndị ha na ya dị ná mma, zigakwaara ya ozi, na-arịọ ya ka ọ ghara ịbanye ebe ahụ a na-eme ihe nkiri n’ihi na o nwere ike ịta isi ya. 32 N’eziokwu, ndị ahụ niile gbakọrọ nọ na-akpa aghara. Ụfọdụ nọ na-eti otu ihe ná mkpu, ndị ọzọ ana-eti ihe ọzọ, ọtụtụ n’ime ha amaghịkwa ihe mere ha ji gbakọta. 33 Ụfọdụ wee sị Alegzanda kwuo okwu, ebe ọ bụ na ndị Juu na-enu ya aka ka ọ pụta n’ihu ha. Alegzanda fekwara aka ma na-achọ ịzara ọnụ ya n’ihu ha. 34 Ma mgbe ndị ahụ gbakọtara ebe ahụ matara na ọ bụ onye Juu, ha niile tiwere mkpu ruo ihe dị ka awa abụọ, na-asị: “Atemis ndị Efesọs dị ike!”

35 Mgbe onyeisi obodo mechara mee ka ìgwè mmadụ ahụ nọrọ jụụ, ọ sịrị ha: “Ndị Efesọs, ò nwere onye na-amaghị na ọ bụ anyị, bụ́ ndị Efesọs, na-elekọta ụlọ nsọ Atemis dị ike, na-elekọtakwa arụsị a si n’eluigwe daa? 36 Ebe ọ bụ na o nweghị onye ga-asị na ya amaghị ihe a, jirinụ ya nwayọọ, unu emekwala ihe ọkụ ọkụ. 37 Ndị a unu kpọtara ebe a ezughị ohi n’ụlọ nsọ, ha ekwulughịkwa chi anyị. 38 N’ihi ya, ọ bụrụ na Dimitriọs+ na ndị omenkà ibe ya nwere onye ha na ya nwere okwu, e nwere ụbọchị e ji ekpe ikpe, nweekwa ndị gọvanọ na-achị obodo. Ha wegara ha okwu ha ka ha leba ya anya. 39 Ma, ọ bụrụ na unu na-achọ ihe ka nke ahụ, unu ga-agazi ka e leba ya anya otú iwu kwuru. 40 Ihe a mere taa nwere ike ịkpatara anyị ezigbo nsogbu. E nwere ike iji maka ihe a sị na anyị na-agba ọchịchị mgba okpuru, n’ihi na o nweghị ihe anyị ga-ekwu mere ìgwè mmadụ a ji na-akpa aghara.” 41 Mgbe o kwuchara ihe ndị a, ọ sịrị ndị ahụ zukọtara lawa.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya