Ọpụpụ 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Agbagidela mmadụ ibe gị akaebe ụgha.+ Abụ Ọma 52:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ire gị na-akpa nkata ihe ọjọọ, ị mụwo ya dị ka agụba,+Ọ na-aghọ aghụghọ.+ Abụ Ọma 52:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị hụrụ ihe ọjọọ n’anya karịa ihe ọma,+Ị hụkwara okwu ụgha n’anya karịa ikwu eziokwu.+ Sila. Ilu 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye akaebe ụgha agaghị agbanahụ ntaramahụhụ,+ onye na-ekupụkwa okwu ụgha dị ka ume agaghị alanahụ.+ Ilu 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Dị ka okpiri e ji alụ agha na mma agha nakwa akụ́ a pịrị apị, otú ahụ ka onye na-agbagide mmadụ ibe ya akaebe ụgha dị.+ Ilu 29:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ebe onye na-achị achị na-aṅa ntị n’okwu ụgha, ndị niile na-ejere ya ozi ga-abụ ndị ajọ omume.+ Ezikiel 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị o doro anya na ha bụ ndị nkwutọ nọ n’ime gị, ka ha wee wụfuo ọbara;+ ha anọwokwa n’elu ugwu rie nri n’ime gị.+ Ha emewo omume rụrụ arụ n’ime gị.+ Matiu 26:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum na-achọgharị ihe ha ga-eji gbagide Jizọs akaebe ụgha ka ha wee gbuo ya,+
5 Onye akaebe ụgha agaghị agbanahụ ntaramahụhụ,+ onye na-ekupụkwa okwu ụgha dị ka ume agaghị alanahụ.+
18 Dị ka okpiri e ji alụ agha na mma agha nakwa akụ́ a pịrị apị, otú ahụ ka onye na-agbagide mmadụ ibe ya akaebe ụgha dị.+
9 Ndị o doro anya na ha bụ ndị nkwutọ nọ n’ime gị, ka ha wee wụfuo ọbara;+ ha anọwokwa n’elu ugwu rie nri n’ime gị.+ Ha emewo omume rụrụ arụ n’ime gị.+
59 N’oge ahụ, ndị isi nchụàjà na Sanhedrin dum na-achọgharị ihe ha ga-eji gbagide Jizọs akaebe ụgha ka ha wee gbuo ya,+