4 “Ọ ga-ebili ma jiri ike Jehova zụọ atụrụ,+ jirikwa ịdị ukwuu nke aha Jehova bụ́ Chineke ya zụọ ha.+ Ha ga-ebiri n’ebe ahụ,+ n’ihi na ọ ga-abụ onye ukwu ruo na nsọtụ niile nke ụwa.+
7 M wee zụọ atụrụ+ ndị a ga-egbu egbu,+ n’ihi unu, unu ndị na-enwe nsogbu n’ime ìgwè atụrụ ahụ.+ M wee chịrị mkpara+ abụọ. Akpọrọ m otu Ịma Mma,+ kpọọ nke ọzọ Njikọ,+ m wee zụọ ìgwè atụrụ ahụ.