Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 24
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

      • Ọchịchị Jehoash (1-3)

      • Jehoash rụziri ụlọ nsọ Chineke (4-14)

      • Jehoash malitere ife arụsị (15-22)

      • Ndị na-ejere Jehoash ozi gara gbuo ya (23-27)

2 Ihe E Mere 24:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 11:21
  • +Je 21:14; 2Sa 3:10; 2Ez 12:1

2 Ihe E Mere 24:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:2

2 Ihe E Mere 24:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 22:3-5

2 Ihe E Mere 24:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:4, 5; 2Ih 29:1, 3; 34:9, 10
  • +2Ez 12:6

2 Ihe E Mere 24:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:7
  • +Ọp 30:12-16
  • +Ọg 1:50

2 Ihe E Mere 24:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 22:2, 3
  • +2Ih 28:24

2 Ihe E Mere 24:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mk 12:41
  • +2Ez 12:9

2 Ihe E Mere 24:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 30:12-16; Neh 10:32; Mt 17:24

2 Ihe E Mere 24:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “ruo mgbe ha niile tụnyere ụtụ n’ime ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 29:9

2 Ihe E Mere 24:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:10

2 Ihe E Mere 24:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:11, 12; 2Ih 34:10, 11

2 Ihe E Mere 24:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 37:16; Ọg 7:84
  • +Ọg 28:3

2 Ihe E Mere 24:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 2:10
  • +2Ih 23:1

2 Ihe E Mere 24:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

2 Ihe E Mere 24:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 17:13, 14; 2Ih 36:15, 16; Jer 7:25, 26

2 Ihe E Mere 24:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 23:11
  • +Di 29:24, 25; 1Ih 28:9; 2Ih 15:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/1/1990, p. 24

2 Ihe E Mere 24:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 11:19
  • +Mt 23:35; Lu 11:51

2 Ihe E Mere 24:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 9:5; Ọm 94:1; Jer 11:20; Hib 10:30

2 Ihe E Mere 24:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:17
  • +2Ih 24:17, 18

2 Ihe E Mere 24:24

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ndị agha Siria.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 26:17, 37; Di 32:30

2 Ihe E Mere 24:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ihi na ọ rịawara ezigbo ọrịa ha ahapụ ya.”

  • *

    Ma ọ bụ “nwa.” O nwere ike ịbụ na ihe mere e ji dee na ọ bụ ụmụ bụ iji kwanyere ya ùgwù ruuru ya.

  • *

    Ma ọ bụ “n’ihe ndina.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 24:20, 21
  • +2Ez 12:20
  • +2Sa 5:9; 1Ez 2:10
  • +2Ih 21:16, 20; 28:27

2 Ihe E Mere 24:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ez 12:21

2 Ihe E Mere 24:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 24:20
  • +2Ih 24:13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Ihe 24:12Ez 11:21
2 Ihe 24:1Je 21:14; 2Sa 3:10; 2Ez 12:1
2 Ihe 24:22Ez 12:2
2 Ihe 24:42Ez 22:3-5
2 Ihe 24:52Ez 12:4, 5; 2Ih 29:1, 3; 34:9, 10
2 Ihe 24:52Ez 12:6
2 Ihe 24:62Ez 12:7
2 Ihe 24:6Ọp 30:12-16
2 Ihe 24:6Ọg 1:50
2 Ihe 24:72Ih 22:2, 3
2 Ihe 24:72Ih 28:24
2 Ihe 24:8Mk 12:41
2 Ihe 24:82Ez 12:9
2 Ihe 24:9Ọp 30:12-16; Neh 10:32; Mt 17:24
2 Ihe 24:101Ih 29:9
2 Ihe 24:112Ez 12:10
2 Ihe 24:122Ez 12:11, 12; 2Ih 34:10, 11
2 Ihe 24:14Ọp 37:16; Ọg 7:84
2 Ihe 24:14Ọg 28:3
2 Ihe 24:161Ez 2:10
2 Ihe 24:162Ih 23:1
2 Ihe 24:192Ez 17:13, 14; 2Ih 36:15, 16; Jer 7:25, 26
2 Ihe 24:202Ih 23:11
2 Ihe 24:20Di 29:24, 25; 1Ih 28:9; 2Ih 15:2
2 Ihe 24:21Jer 11:19
2 Ihe 24:21Mt 23:35; Lu 11:51
2 Ihe 24:22Je 9:5; Ọm 94:1; Jer 11:20; Hib 10:30
2 Ihe 24:232Ez 12:17
2 Ihe 24:232Ih 24:17, 18
2 Ihe 24:24Le 26:17, 37; Di 32:30
2 Ihe 24:252Ih 24:20, 21
2 Ihe 24:252Ez 12:20
2 Ihe 24:252Sa 5:9; 1Ez 2:10
2 Ihe 24:252Ih 21:16, 20; 28:27
2 Ihe 24:262Ez 12:21
2 Ihe 24:272Ih 24:20
2 Ihe 24:272Ih 24:13
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ihe E Mere 24:1-27

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Abụọ

24 Jehoash dị afọ asaa mgbe ọ malitere ịchị.+ Ọ chịrị afọ iri anọ na Jeruselem. Aha nne ya bụ Zibia onye Bia-shiba.+ 2 Jehoash nọ na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova n’oge niile Jehoyada onye nchụàjà dị ndụ.+ 3 Jehoyada lụtaara ya ụmụ nwaanyị abụọ, ha amụtara ya ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị.

4 Ka oge na-aga, ọ bịara gụwa Jehoash agụụ ịrụzi ụlọ Jehova.+ 5 N’ihi ya, ọ kpọkọtara ndị nchụàjà na ndị Livaị, sị ha: “Gaanụ n’obodo ndị dị na Juda nata ndị Izrel niile ego a ga-eji na-arụzi ụlọ Chineke unu+ n’afọ ọ bụla. Gaanụ ngwa ngwa.” Ma ndị Livaị agaghị ngwa ngwa.+ 6 Eze kpọziri Jehoyada, bụ́ onyeisi ha, sị ya:+ “Gịnị mere na ị gwabeghị ndị Livaị ka ha gaa nata ndị Juda na ndị bi na Jeruselem ụtụ dị nsọ otú Mosis ohu Jehova kwuru ka a na-eme?+ Ụtụ a bụ ụtụ ndị Izrel na-atụ maka ụlọikwuu dị nsọ.+ 7 Ị manụ na ụmụ Atalaya,+ bụ́ ajọ nwaanyị, banyere n’ụlọ ezi Chineke n’ike,+ bukọrọ ihe niile dị nsọ dị n’ụlọ Jehova ma jiri ha na-efe Bel.” 8 N’ihi ya, a rụrụ otu igbe,+ dọsa ya ná mpụga ọnụ ụzọ ámá ụlọ Jehova otú eze kwuru ka e mee.+ 9 A gwakwara ndị Juda niile na ndị niile bi na Jeruselem ka ha tụọrọ Jehova ụtụ dị nsọ,+ otú Mosis ohu ezi Chineke gwara ndị Izrel n’ala ịkpa ka ha na-eme. 10 Ndị isi niile nakwa mmadụ niile wee ṅụrịa ọṅụ.+ Ha nọkwa na-atụnye ụtụ n’igbe ahụ ruo mgbe o juru.*

11 Ọ na-abụ ndị Livaị hụ na ego dị n’igbe ahụ ehiela nne, ha ebugara ya eze ka e wepụta ego dị n’ime ya. Odeakwụkwọ eze na onye na-enyere onyeisi nchụàjà aka na-abịazi wepụta ego dị n’igbe ahụ,+ bughachikwa ya ebe ọ na-adị. Otú a ka ha na-eme kwa ụbọchị. Ha na-enwetakwa nnukwu ego. 12 Eze na Jehoyada na-ewerezi ya nye ndị na-elekọta ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova. Ndị ahụ agazie goo ndị na-awa nkume na ndị omenkà ka ha bịa rụzie ụlọ Jehova.+ Ha na-egokwa ndị na-eji ígwè na ọla kọpa arụ ọrụ ka ha bịa rụzie ihe ndị mebiri n’ụlọ Jehova. 13 Ndị ahụ na-elekọta ọrụ hụrụ na a malitere ọrụ ahụ. Ha nọkwa na-elekọta ọrụ ahụ ka a nọ na-arụzi ụlọ ahụ. Ha rụzikwara ụlọ ezi Chineke, ya esie ike, dịkwa otú o kwesịrị ịdị. 14 Ozugbo ha rụchara, ha wetaara eze na Jehoyada ego fọrọnụ, ha ejiri ya rụọ arịa ndị ga-adị n’ụlọ Jehova. Ha rụrụ arịa ndị a ga-eji na-eje ozi nakwa ndị a ga-eji na-achụ àjà. Ha rụkwara iko dị iche iche, jirikwa ọlaedo na ọlaọcha rụọ arịa dị iche iche.+ N’oge niile Jehoyada dị ndụ, ha na-anọ n’ụlọ Jehova mgbe niile achụ àjà a na-esu ọkụ.+

15 Jehoyada mere agadi, afọ ole ọ dịrị ndụ jukwara ya afọ. Ọ nwụrụ mgbe ọ dị otu narị afọ na iri atọ (130). 16 Ha liri ya n’Obodo Devid n’ebe a na-eli ndị eze,+ n’ihi na o mere ihe ọma n’Izrel+ n’ihe gbasara ezi Chineke na ụlọ nsọ ya.

17 Mgbe Jehoyada nwụchara, ndị isi ndị Juda batara kpọọrọ eze isiala. Eze gekwara ha ntị, mee ihe ha gwara ya. 18 Ha hapụrụ ụlọ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha, malite ife arụsị na ogwe osisi arụsị.* Mmehie a ndị Juda na ndị Jeruselem mere mere ka Chineke wesa ha iwe. 19 Jehova nọkwa na-ezigara ha ndị amụma iji mee ka ha lọghachikwute ya. Ndị amụma ahụ nọkwa na-adụ ha ọdụ, ma ha egeghị ha ntị.+

20 Mmụọ Chineke wee dakwasị Zekaraya nwa Jehoyada+ onye nchụàjà, ya eguzoro n’ihu ndị obodo ha, sị ha: “Ezi Chineke kwuru, sị, ‘Gịnị mere unu ji na-emebi iwu Jehova? Ihe agaghị agaziri unu. Ebe ọ bụ na unu ahapụla Jehova, ọ ga-ahapụkwa unu.’”+ 21 Ma, ha gbaara ya izu,+ eze agwa ha ka ha jiri nkume tụgbuo ya, ha atụgbuo ya n’ogige ụlọ Jehova.+ 22 Eze Jehoash echetaghị otú Jehoyada si gosi na ọ hụrụ ya n’anya, ya egbuo Zekaraya nwa ya. Mgbe Zekaraya nọ n’ọnụ ọnwụ, ọ sịrị: “Ka Jehova kwụọ gị ụgwọ ihe a i mere.”+

23 Ná mmalite afọ na-esonụ, ndị agha Siria lụsoro Jehoash agha, banyekwa na Juda na Jeruselem n’ike.+ Ha gburu ndị isi niile+ nọ na Juda, zigakwara eze Damaskọs ihe niile ha kwatara n’agha ahụ. 24 N’agbanyeghị na ndị agha Siria ndị lụsoro ha agha ehighị nne, Jehova nyefere imirikitiimi ndị agha+ Juda n’aka ha, n’ihi na ha hapụrụ Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha. Otú a ka ha* si kwụọ Jehoash ụgwọ ihe o mere. 25 Mgbe ha hapụrụ ya lawa (n’ihi na ha merụrụ ya ezigbote ahụ́ hapụ ya*), ndị na-ejere ya ozi gbaara ya izu maka na o gburu ụmụ* Jehoyada+ onye nchụàjà. Ha gburu ya ka o dina n’àkwà* ya.+ Ha likwara ya n’Obodo Devid,+ ma ha elighị ya ebe a na-eli ndị eze.+

26 Ndị gbaara ya izu ahụ bụ:+ Zebad nwa Shimiat bụ́ nwaanyị Amọn na Jehozabad nwa Shimrit bụ́ nwaanyị Moab. 27 Ihe ndị gbasara ụmụ Jehoash, na ọtụtụ ihe ọjọọ ndị e kwuru na o mere,+ nakwa otú o si rụzie ụlọ ezi Chineke,+ e dere ha n’akwụkwọ e dere gbasara ndị eze. Amazaya nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya