Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 20
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ

      • Miriam nwụrụ na Kedesh (1)

      • Mosis kụrụ mkpara ná nnukwu nkume wee mehie (2-13)

      • Eze Ịdọm ekweghị ka ndị Izrel gafere (14-21)

      • Erọn nwụrụ (22-29)

Ọnụ Ọgụgụ 20:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:26; 20:22; 33:36; Di 2:14
  • +Ọp 15:20; Ọg 26:59; Maị 6:4

Ọnụ Ọgụgụ 20:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 17:1

Ọnụ Ọgụgụ 20:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 17:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2019, p. 12-13

Ọnụ Ọgụgụ 20:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:11; 17:3; Ọg 16:13, 14; 21:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2009, p. 19

Ọnụ Ọgụgụ 20:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 8:14, 15
  • +Di 8:7, 8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2019, p. 12-13

    Ụlọ Nche,

    9/1/2009, p. 19

Ọnụ Ọgụgụ 20:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 16:10; Ọg 14:10

Ọnụ Ọgụgụ 20:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 17:5, 6; Ọm 78:15; 105:41; 114:8; Aịz 48:21

Ọnụ Ọgụgụ 20:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 7:12, 19; Ọg 17:10

Ọnụ Ọgụgụ 20:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 106:32, 33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2018, p. 14-15

    Ụlọ Nche,

    9/1/2009, p. 19

Ọnụ Ọgụgụ 20:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 10:1, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2009, p. 19

Ọnụ Ọgụgụ 20:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 27:12-14; Di 1:37; 3:26; 32:51, 52; 34:4; Jos 1:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2009, p. 19

Ọnụ Ọgụgụ 20:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Meriba pụtara “Esemokwu.”

  • *

    Ma ọ bụ “e wee doo ya nsọ n’ihu ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 106:32, 33

Ọnụ Ọgụgụ 20:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 11:17
  • +Je 36:8; Di 2:4; 23:7

Ọnụ Ọgụgụ 20:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ụbọchị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 46:6
  • +Je 15:13; Ọp 12:40
  • +Ọp 1:11, 14

Ọnụ Ọgụgụ 20:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 2:23; 3:7
  • +Ọp 14:19; 23:20; 33:2

Ọnụ Ọgụgụ 20:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, okporo ụzọ awara awara.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:21, 22; Di 2:26, 27

Ọnụ Ọgụgụ 20:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 2:5, 6
  • +Di 2:26, 28

Ọnụ Ọgụgụ 20:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ikp 11:17

Ọnụ Ọgụgụ 20:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 2:8; Ikp 11:18

Ọnụ Ọgụgụ 20:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 21:4; 33:37

Ọnụ Ọgụgụ 20:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:38; Di 32:50
  • +Ọg 20:12; Di 32:51, 52

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2018, p. 14-15

    Ụlọ Nche,

    9/1/2009, p. 19

Ọnụ Ọgụgụ 20:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 28:2; 29:29
  • +Ọp 6:23; Ọg 4:16

Ọnụ Ọgụgụ 20:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 33:39; Di 10:6; 32:50

Ọnụ Ọgụgụ 20:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 34:8

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọnụ Ọgụ. 20:1Ọg 13:26; 20:22; 33:36; Di 2:14
Ọnụ Ọgụ. 20:1Ọp 15:20; Ọg 26:59; Maị 6:4
Ọnụ Ọgụ. 20:2Ọp 17:1
Ọnụ Ọgụ. 20:3Ọp 17:2
Ọnụ Ọgụ. 20:4Ọp 14:11; 17:3; Ọg 16:13, 14; 21:5
Ọnụ Ọgụ. 20:5Di 8:14, 15
Ọnụ Ọgụ. 20:5Di 8:7, 8
Ọnụ Ọgụ. 20:6Ọp 16:10; Ọg 14:10
Ọnụ Ọgụ. 20:8Ọp 17:5, 6; Ọm 78:15; 105:41; 114:8; Aịz 48:21
Ọnụ Ọgụ. 20:9Ọp 7:12, 19; Ọg 17:10
Ọnụ Ọgụ. 20:10Ọm 106:32, 33
Ọnụ Ọgụ. 20:111Kọ 10:1, 4
Ọnụ Ọgụ. 20:12Ọg 27:12-14; Di 1:37; 3:26; 32:51, 52; 34:4; Jos 1:2
Ọnụ Ọgụ. 20:13Ọm 106:32, 33
Ọnụ Ọgụ. 20:14Ikp 11:17
Ọnụ Ọgụ. 20:14Je 36:8; Di 2:4; 23:7
Ọnụ Ọgụ. 20:15Je 46:6
Ọnụ Ọgụ. 20:15Je 15:13; Ọp 12:40
Ọnụ Ọgụ. 20:15Ọp 1:11, 14
Ọnụ Ọgụ. 20:16Ọp 2:23; 3:7
Ọnụ Ọgụ. 20:16Ọp 14:19; 23:20; 33:2
Ọnụ Ọgụ. 20:17Ọg 21:21, 22; Di 2:26, 27
Ọnụ Ọgụ. 20:19Di 2:5, 6
Ọnụ Ọgụ. 20:19Di 2:26, 28
Ọnụ Ọgụ. 20:20Ikp 11:17
Ọnụ Ọgụ. 20:21Di 2:8; Ikp 11:18
Ọnụ Ọgụ. 20:22Ọg 21:4; 33:37
Ọnụ Ọgụ. 20:24Ọg 33:38; Di 32:50
Ọnụ Ọgụ. 20:24Ọg 20:12; Di 32:51, 52
Ọnụ Ọgụ. 20:26Ọp 28:2; 29:29
Ọnụ Ọgụ. 20:26Ọp 6:23; Ọg 4:16
Ọnụ Ọgụ. 20:28Ọg 33:39; Di 10:6; 32:50
Ọnụ Ọgụ. 20:29Di 34:8
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ọnụ Ọgụgụ 20:1-29

Ọnụ Ọgụgụ

20 N’ọnwa nke mbụ, nzukọ Izrel niile batara n’ala ịkpa Zin, ha wee biri na Kedesh.+ Ọ bụ n’ebe ahụ ka Miriam+ nwụrụ, e liekwa ya.

2 Ma e nweghị mmiri nzukọ ahụ ga-aṅụ.+ Ha wee zukọta na-akatọ Mosis na Erọn. 3 Ha nọ na-esesa Mosis okwu,+ sị: “Ọ gaara akara anyị mma ma a sị na anyị nwụrụ mgbe ụmụnne anyị nwụrụ n’ihu Jehova. 4 Gịnị mere unu ji kpọta ọgbakọ Jehova n’ala ịkpa a ka anyị na anụ ụlọ anyị nwụọ n’ebe a?+ 5 Gịnịkwa mere unu ji duru anyị pụta n’Ijipt ka unu kpọbata anyị n’ebe ọjọọ a?+ Ọ bụghị ebe a na-agha mkpụrụ. Osisi fig na vaịn na pomigranet anaghị eme na ya. Mmiri ọṅụṅụ adịghịkwa.”+ 6 Mosis na Erọn wee si n’ihu ọgbakọ ahụ bịa n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, gbuo ikpere n’ala ma kpudo ihu n’ala, ebube Jehova malitekwara ịpụta n’ihu ha.+

7 Jehova wee gwa Mosis, sị: 8 “Were mkpara a, gị na Erọn nwanne gị kpọkọta nzukọ a. Gwanụ nnukwu nkume a okwu n’ihu ha ka ọ gbapụta mmiri. Ị ga-eme ka mmiri si ná nnukwu nkume a gbapụtara ha. Ị ga-enyekwa nzukọ a na anụ ụlọ ha mmiri ka ha ṅụọ.”+

9 Mosis wee were mkpara ahụ n’ihu Jehova,+ otú o nyere ya n’iwu. 10 Mosis na Erọn kpọkọtaziri ọgbakọ ahụ n’ihu nnukwu nkume ahụ. Mosis wee sị ha: “Unu ndị nnupụisi, geenụ ntị! Ànyị ga-esi ná nnukwu nkume a mee ka mmiri gbapụtara unu?”+ 11 Mosis wee welie aka kụọ mkpara ya ná nnukwu nkume ahụ ugboro abụọ, nnukwu mmiri amalite ịgbapụta. Nzukọ ahụ na anụ ụlọ ha maliteziri ịṅụ mmiri.+

12 Jehova mechara gwa Mosis na Erọn, sị: “Ebe ọ bụ na unu egosighị na unu nwere okwukwe n’ebe m nọ ma mee ka m dị nsọ n’ihu ndị Izrel, unu agaghị akpọrọ ọgbakọ a banye n’ala m ga-enye ha.”+ 13 Mmiri a bụ mmiri Meriba,*+ bụ́ ebe ndị Izrel sesara Jehova okwu, o wee gosi ha na ya dị nsọ.*

14 Mosis wee si na Kedesh zigara eze Ịdọm ndị ozi,+ sị: “Ihe a bụ ihe nwanne gị Izrel+ kwuru, ‘Ị ma nsogbu niile bịaarala anyị. 15 Nna nna anyị hà gara Ijipt,+ anyị wee bie n’Ijipt ọtụtụ afọ.*+ Ndị Ijipt megbukwara anyị na nna nna anyị hà.+ 16 N’ikpeazụ, anyị besaara Jehova ákwá,+ ya anụ olu anyị wee zite otu mmụọ ozi+ ma kpọpụta anyị n’Ijipt. Anyị nọ ugbu a na Kedesh, bụ́ obodo dị n’ókè ala gị. 17 Biko, ka anyị si n’ala gị gafere. Anyị agaghị esi n’ebe ị kụrụ ihe ma ọ bụ n’ubi vaịn gị gafere, anyị agaghịkwa aṅụ mmiri si n’olulu mmiri gị. Ọ bụ n’Okporo Ụzọ Eze* ka anyị ga-esi gafere. Anyị agaghị abanye n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe ruo mgbe anyị gafere ala gị.’”+

18 Ma eze Ịdọm sịrị ya: “Esila n’ala anyị gafere. I si na ya gafere, m ga-apụta jiri mma agha lụso gị agha.” 19 Ndị Izrel wee sị ya: “Anyị ga-esi n’okporo ụzọ awara awara gafee. Ọ bụrụ na anyị na anụ ụlọ anyị aṅụọ mmiri gị, anyị ga-akwụ ụgwọ ya.+ E nweghị ihe ọzọ anyị chọrọ ma ọ́ bụghị ka anyị jiri ụkwụ gafere.”+ 20 Ma ọ sịrị: “Agafela.”+ Eze Ịdọm wee pụta ka ọ lụso ha agha, ya na ọtụtụ ndị nakwa ndị agha siri ike. 21 Eze Ịdọm ekweghị ka Izrel si n’ala ya gafere. N’ihi ya, Izrel tụgharịrị hapụ ya.+

22 Ndị Izrel, ya bụ, nzukọ Izrel niile, si na Kedesh pụọ ma bịarute n’Ugwu Họọ.+ 23 Jehova wee gwa Mosis na Erọn okwu n’Ugwu Họọ, n’akụkụ ókè nke ala Ịdọm, sị: 24 “Erọn ga-anwụ, a ga-elikwa ya otú e liri ndị nna nna ya.+ Ọ gaghị aba n’ala m ga-enye ndị Izrel n’ihi na unu abụọ nupụrụ isi n’iwu m nyere banyere mmiri Meriba.+ 25 Kpọrọ Erọn na Elieza nwa ya, kpọgote ha n’Ugwu Họọ. 26 Yipụ Erọn uwe ya,+ chịrịkwa ha yiwe Elieza+ nwa ya. Erọn ga-anwụ n’ebe ahụ.”

27 Mosis mere nnọọ ihe Jehova nyere n’iwu. Ha wee gbagoro n’Ugwu Họọ n’ihu nzukọ ahụ niile. 28 Mosis yipụrụ Erọn uwe ya ma chịrị ha yiwe Elieza nwa ya. Erọn nwụziri n’ebe ahụ n’elu ugwu ahụ.+ Mosis na Elieza wee si n’ugwu ahụ gbadata. 29 Mgbe nzukọ ahụ niile hụrụ na Erọn anwụọla, ụlọ Izrel niile beere Erọn ákwá ụbọchị iri atọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya