Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 13
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ

      • Ịhụnanya kacha ihe ndị ọzọ niile mma (1-13)

1 Ndị Kọrịnt 13:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 301

    Ụlọ Nche,

    12/15/2015, p. 4

    7/15/1992, p. 28

    5/1/1991, p. 10-11

1 Ndị Kọrịnt 13:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “abaghị m uru ọ bụla.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 12:8
  • +1Jn 4:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 301

    Ụlọ Nche,

    7/15/1992, p. 28

    11/15/1990, p. 12

1 Ndị Kọrịnt 13:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 6:2
  • +2Kọ 9:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1992, p. 28

    10/1/1991, p. 20-21

1 Ndị Kọrịnt 13:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ogologo ntachi obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Jn 4:8
  • +1Te 5:14
  • +Ro 13:10; Efe 4:32
  • +Ga 5:26
  • +1Pi 5:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 162-163

    Bịaruo Jehova Nso, p. 302-303, 305-306

    Ụlọ Nche,

    6/15/2014, p. 20

    10/15/2002, p. 28

    11/1/2001, p. 15-16

    2/15/1999, p. 19-21

    9/15/1995, p. 14-19

    9/1/1994, p. 20

    10/15/1993, p. 19, 21

    7/15/1992, p. 29

    7/15/1991, p. 14

1 Ndị Kọrịnt 13:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ọ naghị akparị mmadụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 13:13; 1Kọ 14:40
  • +1Kọ 10:24; Fil 2:4
  • +Mt 5:39; Jes 1:19
  • +Efe 4:32; Kọl 3:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 163-169

    Bịaruo Jehova Nso, p. 306-307

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 21-26

    Ụlọ Nche,

    6/15/2014, p. 20-21

    8/1/2008, p. 15

    2/15/1999, p. 20-21

    10/15/1993, p. 19-20

    7/15/1992, p. 29

1 Ndị Kọrịnt 13:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 303, 307-308

    Ụlọ Nche,

    6/15/2014, p. 20-21

    2/15/1999, p. 20-21

    10/15/1993, p. 20, 21-22

    7/15/1992, p. 30

    Teta!,

    1/2009, p. 8-9

1 Ndị Kọrịnt 13:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 4:8
  • +Ọrụ 17:11
  • +Ro 8:25; 12:12
  • +1Te 1:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 169-171

    Bịaruo Jehova Nso, p. 303-305

    Ụlọ Nche,

    6/15/2014, p. 21

    12/15/2009, p. 27-28

    7/15/2000, p. 23

    2/15/1999, p. 21-22

    10/15/1993, p. 22

    7/15/1992, p. 30

    11/1/1991, p. 12-13

1 Ndị Kọrịnt 13:8

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ada ada.”

  • *

    Ya bụ, mmụọ nsọ ime ka mmadụ nwee ike ịna-asụ asụsụ dị iche iche.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 308-309

    Ụlọ Nche,

    6/15/2014, p. 21

    12/15/2009, p. 27-28

    7/1/2003, p. 7

    10/15/1993, p. 20-21

    8/15/1992, p. 5

    7/15/1992, p. 30

1 Ndị Kọrịnt 13:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 4:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1992, p. 30-31

1 Ndị Kọrịnt 13:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1992, p. 30-31

1 Ndị Kọrịnt 13:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Teta!,

    10/2011, p. 5

    Ụlọ Nche,

    9/1/2007, p. 22

    8/1/1992, p. 9-11

    7/15/1992, p. 31

1 Ndị Kọrịnt 13:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2015, p. 15

    3/15/2000, p. 12

    7/15/1992, p. 31

1 Ndị Kọrịnt 13:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 22:37; Ro 13:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2023, p. 8

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2016, p. 30

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 27

    7/15/1992, p. 31

    9/15/1991, p. 19

    11/15/1990, p. 10-12, 15

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 28-29

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 13:21Kọ 12:8
1 Kọr. 13:21Jn 4:20
1 Kọr. 13:3Mt 6:2
1 Kọr. 13:32Kọ 9:7
1 Kọr. 13:41Jn 4:8
1 Kọr. 13:41Te 5:14
1 Kọr. 13:4Ro 13:10; Efe 4:32
1 Kọr. 13:4Ga 5:26
1 Kọr. 13:41Pi 5:5
1 Kọr. 13:5Ro 13:13; 1Kọ 14:40
1 Kọr. 13:51Kọ 10:24; Fil 2:4
1 Kọr. 13:5Mt 5:39; Jes 1:19
1 Kọr. 13:5Efe 4:32; Kọl 3:13
1 Kọr. 13:6Ro 12:9
1 Kọr. 13:71Pi 4:8
1 Kọr. 13:7Ọrụ 17:11
1 Kọr. 13:7Ro 8:25; 12:12
1 Kọr. 13:71Te 1:3
1 Kọr. 13:9Ilu 4:18
1 Kọr. 13:13Mt 22:37; Ro 13:10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Kọrịnt 13:1-13

Akwụkwọ Ozi Mbụ E Degaara Ndị Kọrịnt

13 Ọ bụrụ na m na-asụ asụsụ dị iche iche ụmụ mmadụ na-asụ nakwa nke ndị mmụọ ozi na-asụ, ma ahụghị m ndị ọzọ n’anya, adị m ka ogele na-adachisị ndị mmadụ ntị ma ọ bụ ájà na-eme mkpọtụ. 2 Ọ bụrụkwa na m nwere ike ibu amụma, mara ihe nzuzo niile dị nsọ, e nyekwa m ike ịma ihe niile,+ mụ enweekwa okwukwe siri ezigbo ike nke na m nwere ike ibupụ ugwu, ma ahụghị m ndị ọzọ n’anya, o nweghị ihe m bụ.*+ 3 Ọ bụrụ na m na-enye ihe niile m nwere ka e jiri ha zụọ ndị ọzọ,+ ọ bụrụkwa na mụ ejiri ndụ m chụọ àjà, ka m wee na-anya isi, ma ahụghị m ndị ọzọ n’anya,+ o nweghị uru ọ bụla m ritere.

4 Ịhụnanya+ na-enwe ndidi,*+ dịrịkwa obiọma.+ Ọ naghị ekwo ekworo.+ Ọ naghị etu ọnụ, ọ naghịkwa ebuli onwe ya elu.+ 5 Ọ naghị akpa àgwà na-ekwesịghị ekwesị.*+ Ọ naghị achọ ihe ga-abara naanị ya uru.+ A naghị akpasu ya iwe ngwa ngwa.+ Ọ naghị agụkọ ihe ọjọọ e mere ya.+ 6 Ọ naghị aṅụrị ọṅụ n’ihe ọjọọ,+ kama ọ na-eso eziokwu aṅụrị ọṅụ. 7 Ọ na-edi ihe niile,+ na-ekwere ihe niile,+ na-enwe olileanya ihe niile,+ na-atachi obi n’ihe niile.+

8 Ịhụnanya anaghị akwụsị akwụsị.* Ma, ike Chineke na-enye ndị mmadụ ibu amụma, na ịsụ asụsụ dị iche iche,* na ịmata ihe, ga-emecha ghara ịdị. 9 N’ihi na ihe anyị ma ezughị ezu,+ amụma anyị na-ebukwa ezughị ezu. 10 Ma, mgbe ihe anyị ma zuru ezu, amụma anyị na-ebu ezuokwa, ndị nke ahụ na-ezughị ezu agaghịzi adị. 11 Mgbe m bụ nwatakịrị, m na-ekwu okwu ka nwatakịrị, na-eche echiche ka nwatakịrị, na-elekwa ihe anya ka nwatakịrị. Ma ugbu a m bụzi dimkpa, anaghịzi m eme ka nwatakịrị. 12 Ka ọ dị ugbu a, ihe anyị ji ahụ ihe bụ enyo na-ahụ ihe inyoghi inyoghi. Ma mgbe ahụ, anyị ga na-ahụ ihe ihu na ihu. Ugbu a, ihe m ma gbasara Chineke ezughị ezu. Ma mgbe ahụ, m ga-ama ihe gbasara ya nke ọma, otú yanwa sikwa mara m nke ọma. 13 Ma, ihe atọ ndị a ga-afọdụ: okwukwe, olileanya, na ịhụnanya. Ma nke kacha ha niile bụ ịhụnanya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya