Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ihe E Mere 15
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Mbụ

      • Ndị Livaị butere Igbe Chineke na Jeruselem (1-29)

        • Maịkal ledara Devid anya (29)

1 Ihe E Mere 15:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:1, 2; 1Ih 16:1; Ọm 132:1-5

1 Ihe E Mere 15:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 4:15; Di 10:8

1 Ihe E Mere 15:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 6:12; 1Ih 13:5

1 Ihe E Mere 15:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 3:2, 3
  • +1Ih 6:1

1 Ihe E Mere 15:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 6:29, 30

1 Ihe E Mere 15:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 23:6-8

1 Ihe E Mere 15:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:18, 22

1 Ihe E Mere 15:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 6:16, 18

1 Ihe E Mere 15:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 8:17
  • +1Sa 22:20; 1Ez 2:27, 35

1 Ihe E Mere 15:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 6:3
  • +2Sa 6:8
  • +Ọg 4:15; Di 31:9

1 Ihe E Mere 15:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 25:14; Ọg 4:6; 2Ih 5:9

1 Ihe E Mere 15:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 33:2
  • +1Ih 16:5; 2Ih 5:12, 13

1 Ihe E Mere 15:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 6:31, 33; 25:5
  • +1Ih 6:31, 39; 25:1, 2; Ọm 83:okwu mmeghe
  • +1Ih 6:31, 44

1 Ihe E Mere 15:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 25:9

1 Ihe E Mere 15:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 6:31-33
  • +1Ih 25:1
  • +1Ih 13:8

1 Ihe E Mere 15:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 46:okwu mmeghe

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1882

1 Ihe E Mere 15:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 16:4, 5
  • +Ọm 6:okwu mmeghe

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1903

1 Ihe E Mere 15:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 15:27

1 Ihe E Mere 15:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 16:4, 6

1 Ihe E Mere 15:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 6:4, 5, 12
  • +1Ih 13:14

1 Ihe E Mere 15:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 6:13

1 Ihe E Mere 15:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 6:14, 15

1 Ihe E Mere 15:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 13:8
  • +1Ih 16:4, 6
  • +2Sa 6:5

1 Ihe E Mere 15:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 17:1
  • +1Sa 18:27; 2Sa 3:13, 14
  • +2Sa 6:16

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Ihe 15:12Sa 7:1, 2; 1Ih 16:1; Ọm 132:1-5
1 Ihe 15:2Ọg 4:15; Di 10:8
1 Ihe 15:32Sa 6:12; 1Ih 13:5
1 Ihe 15:4Ọg 3:2, 3
1 Ihe 15:41Ih 6:1
1 Ihe 15:61Ih 6:29, 30
1 Ihe 15:71Ih 23:6-8
1 Ihe 15:8Ọp 6:18, 22
1 Ihe 15:10Ọp 6:16, 18
1 Ihe 15:112Sa 8:17
1 Ihe 15:111Sa 22:20; 1Ez 2:27, 35
1 Ihe 15:132Sa 6:3
1 Ihe 15:132Sa 6:8
1 Ihe 15:13Ọg 4:15; Di 31:9
1 Ihe 15:15Ọp 25:14; Ọg 4:6; 2Ih 5:9
1 Ihe 15:16Ọm 33:2
1 Ihe 15:161Ih 16:5; 2Ih 5:12, 13
1 Ihe 15:171Ih 6:31, 33; 25:5
1 Ihe 15:171Ih 6:31, 39; 25:1, 2; Ọm 83:okwu mmeghe
1 Ihe 15:171Ih 6:31, 44
1 Ihe 15:181Ih 25:9
1 Ihe 15:191Ih 6:31-33
1 Ihe 15:191Ih 25:1
1 Ihe 15:191Ih 13:8
1 Ihe 15:20Ọm 46:okwu mmeghe
1 Ihe 15:211Ih 16:4, 5
1 Ihe 15:21Ọm 6:okwu mmeghe
1 Ihe 15:221Ih 15:27
1 Ihe 15:241Ih 16:4, 6
1 Ihe 15:252Sa 6:4, 5, 12
1 Ihe 15:251Ih 13:14
1 Ihe 15:262Sa 6:13
1 Ihe 15:272Sa 6:14, 15
1 Ihe 15:281Ih 13:8
1 Ihe 15:281Ih 16:4, 6
1 Ihe 15:282Sa 6:5
1 Ihe 15:291Ih 17:1
1 Ihe 15:291Sa 18:27; 2Sa 3:13, 14
1 Ihe 15:292Sa 6:16
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ihe E Mere 15:1-29

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Mbụ

15 Devid nọkwa na-arụgasịrị onwe ya ụlọ n’Obodo Devid. Ọ rụkwara ebe a ga-adọsa Igbe ezi Chineke, maakwa ụlọikwuu maka ya.+ 2 Devid wee sị: “O nweghị onye ọzọ ga-ebu Igbe ezi Chineke ma e wezụga ndị Livaị, n’ihi na ọ bụ ha bụ ndị Jehova họọrọ ka ha na-ebu Igbe Jehova ma na-ejere ya ozi mgbe niile.”+ 3 Devid kpọkọtakwara ndị Izrel niile na Jeruselem ka ha bute Igbe Jehova ebe ọ rụrụ maka ya.+

4 Ụmụ Erọn+ na ndị Livaị+ Devid kpọkọtara bụ: 5 N’ụmụ Kohat, ọ kpọrọ Yurayel bụ́ onyeisi na ụmụnne ya dị otu narị na iri abụọ (120). 6 N’ụmụ Meraraị, ọ kpọrọ Asaya+ bụ́ onyeisi na ụmụnne ya dị narị abụọ na iri abụọ (220). 7 N’ụmụ Geshọm, ọ kpọrọ Joel+ bụ́ onyeisi na ụmụnne ya dị otu narị na iri atọ (130). 8 N’ụmụ Elizefan,+ ọ kpọrọ Shemaya bụ́ onyeisi na ụmụnne ya dị narị abụọ (200). 9 N’ụmụ Hebrọn, ọ kpọrọ Iliel bụ́ onyeisi na ụmụnne ya iri asatọ. 10 N’ụmụ Ọziel,+ ọ kpọrọ Aminadab bụ́ onyeisi na ụmụnne ya dị otu narị na iri na abụọ (112). 11 Devid kpọkwara Zedọk+ na Abayata+ bụ́ ndị nchụàjà, nakwa Yurayel, Asaya, Joel, Shemaya, Iliel, na Aminadab, bụ́ ndị Livaị. 12 Ọ gwakwara ha, sị: “Unu bụ ndị isi ezinụlọ ndị Livaị. Unu na ụmụnne unu doo onwe unu nsọ. Butekwanụ Igbe Jehova bụ́ Chineke Izrel ebe m rụrụ maka ya. 13 N’oge mbụ, ọ bụghị unu butere Igbe ahụ,+ Jehova bụ́ Chineke anyị ejiri maka ya wesa anyị iwe,+ n’ihi na anyị emeghị ihe otú ọ gwara anyị ka anyị si mee ya.”+ 14 N’ihi ya, ndị nchụàjà na ndị Livaị doro onwe ha nsọ maka ịga bute Igbe Jehova bụ́ Chineke Izrel.

15 Ndị Livaị wee jiri okporo osisi+ buru Igbe ezi Chineke n’ubu ha, otú Jehova gwara Mosis ka ha na-eme. 16 Devid gwakwara ndị isi ndị Livaị ka ha họpụta ụmụnne ha ndị na-abụ abụ ka ha jiri ọṅụ na-abụ abụ mgbe ngwá egwú ndị a ga na-ada: ụbọ akwara,+ une, na ájà.+

17 Ndị Livaị si n’ebo ha họpụta Himan+ nwa Joel na Esaf+ nwa Berekaya. Ha họpụtakwara Itan+ nwa Kọsheya, onye si n’ezinụlọ Meraraị. 18 E nwekwara ụmụnne ha ndị nọ n’ìgwè nke abụọ.+ Ha bụ: Zekaraya, Ben, Jaeziel, Shemiramọt, Jehayel, Ọnaị, Elayab, Benaya, Measaya, Matitaya, Elifelehu, Mikniya, nakwa Obed-ịdọm na Jeayel bụ́ ndị na-eche nche n’ọnụ ụzọ ámá. 19 A bịa ná ndị na-abụ abụ, Himan,+ Esaf,+ na Itan ga na-akụ ájà+ e ji ọla kọpa rụọ. 20 Zekaraya, Eziel, Shemiramọt, Jehayel, Ọnaị, Elayab, Measaya, na Benaya ga na-akpọ ụbọ akwara n’ụda Alamọt,*+ 21 Matitaya,+ Elifelehu, Mikniya, Obed-ịdọm, Jeayel, na Azazaya ga na-edu ndị na-akpọ ụbọ akwara n’ụda Sheminit.*+ 22 Kenanaya,+ bụ́ onyeisi ndị Livaị, hụrụ maka ibulata Igbe ahụ, n’ihi na ọ bụ aka ochie n’ụdị ihe a. 23 Berekaya na Elkena na-eche Igbe ahụ nche. 24 Shebanaya, Joshafat, Netanel, Amesaị, Zekaraya, Benaya, na Eliiza bụ́ ndị nchụàjà nọkwa na-aga n’ihu ndị bu Igbe ezi Chineke+ na-afụsi opi ike. Obed-ịdọm na Jehaya sokwa ná ndị na-eche Igbe ahụ nche.

25 Devid na ndị okenye Izrel na ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha nọkwa na-aṅụrị ọṅụ+ ka ha na-aga n’ụlọ Obed-ịdọm+ ka ha bupụta igbe ọgbụgba ndụ Jehova. 26 Ha chụrụ oké ehi asaa na ebule asaa n’àjà maka na ezi Chineke nyeere ndị Livaị aka ka ha bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova na-alọta.+ 27 Devid yi uwe elu na-enweghị aka nke e ji ezigbo ákwà kwaa. Ndị ọzọ yi ụdị uwe ahụ bụ ndị Livaị niile bu Igbe ahụ, ndị na-abụ abụ, na Kenanaya bụ́ onyeisi ndị na-abụ abụ, onye hụkwara maka ibute Igbe ahụ. Devid yikwa efọd e ji ákwà linin kwaa.+ 28 Ka ndị Izrel niile bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova na-alọta, ha nọ na-eti mkpu, na-aṅụrị ọṅụ,+ na-afụ opi dị iche iche,+ na-akụ ájà, na-akpọsikwa ụbọ akwara na une ike.+

29 Ma, mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ Jehova n’Obodo Devid,+ Maịkal+ nwa Sọl si na windo lepụ anya hụ Eze Devid ka ọ na-awụli elu na-enwe aṅụrị, ya ebido ileda ya anya n’obi ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya