Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 22
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Ihe mmadụ ga-emere anụmanụ onye agbata obi ya (1-4)

      • Nwaanyị ekwesịghị iyi ákwà nwoke (5)

      • Imere ụmụ anụmanụ ebere (6, 7)

      • Ịrụbichi ihe n’elu ụlọ (8)

      • Ihe ndị na-ekwesịghị ịgakọ (9-11)

      • Ndị Izrel ga-adụnye ihe dị yọrị yọrị n’isi ákwà ha (12)

      • Iwu e nyere gbasara inwe mmekọahụ na-ekwesịghị ekwesị (13-30)

Diuterọnọmi 22:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:4

Diuterọnọmi 22:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 7:12

Diuterọnọmi 22:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 23:5; Le 19:18; Lu 10:27; Ga 6:10

Diuterọnọmi 22:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 52

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    9/2016, p. 18

Diuterọnọmi 22:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 22:28; Ọm 145:9; Ilu 12:10; Mt 10:29

Diuterọnọmi 22:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 11:2; Ọrụ 10:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2013, p. 10

    2/1/2001, p. 4-5

Diuterọnọmi 22:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 19:19

Diuterọnọmi 22:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 12:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2003, p. 32

    11/15/1995, p. 31

Diuterọnọmi 22:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 19:19

Diuterọnọmi 22:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 15:38; Mt 23:2, 5

Diuterọnọmi 22:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ya emechaa jụ nwaanyị ahụ.”

Diuterọnọmi 22:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ọ jụla ya.”

Diuterọnọmi 22:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 18:21; Di 1:13; 16:18
  • +Di 25:2; Ilu 10:13; 19:29

Diuterọnọmi 22:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otu shekel bụ gram 11.4. Gụọ B14.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mal 2:16

Diuterọnọmi 22:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “gbara akwụna.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 21:9
  • +Hib 13:4
  • +Le 11:45; 1Kọ 5:13

Diuterọnọmi 22:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 20:3; Ọp 20:14; Le 20:10; 1Kọ 6:9, 10, 18

Diuterọnọmi 22:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 20:10; Di 5:18; 1Te 4:3, 6; Hib 13:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2019, p. 14

Diuterọnọmi 22:25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2019, p. 14

Diuterọnọmi 22:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 4:8; Ọg 35:20, 21; Jes 2:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2019, p. 14

Diuterọnọmi 22:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2019, p. 14

Diuterọnọmi 22:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 34:2, 5

Diuterọnọmi 22:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 34:11, 12; Ọp 22:16

Diuterọnọmi 22:30

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ghara ịchịli uwe mwụda nna ya elu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:8; 20:11; Di 27:20; 1Kọ 5:1

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 22:1Ọp 23:4
Diut. 22:2Mt 7:12
Diut. 22:4Ọp 23:5; Le 19:18; Lu 10:27; Ga 6:10
Diut. 22:6Le 22:28; Ọm 145:9; Ilu 12:10; Mt 10:29
Diut. 22:82Sa 11:2; Ọrụ 10:9
Diut. 22:9Le 19:19
Diut. 22:10Ilu 12:10
Diut. 22:11Le 19:19
Diut. 22:12Ọg 15:38; Mt 23:2, 5
Diut. 22:18Ọp 18:21; Di 1:13; 16:18
Diut. 22:18Di 25:2; Ilu 10:13; 19:29
Diut. 22:19Mal 2:16
Diut. 22:21Le 21:9
Diut. 22:21Hib 13:4
Diut. 22:21Le 11:45; 1Kọ 5:13
Diut. 22:22Je 20:3; Ọp 20:14; Le 20:10; 1Kọ 6:9, 10, 18
Diut. 22:24Le 20:10; Di 5:18; 1Te 4:3, 6; Hib 13:4
Diut. 22:26Je 4:8; Ọg 35:20, 21; Jes 2:11
Diut. 22:28Je 34:2, 5
Diut. 22:29Je 34:11, 12; Ọp 22:16
Diut. 22:30Le 18:8; 20:11; Di 27:20; 1Kọ 5:1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 22:1-30

Diuterọnọmi

22 “Ọ bụrụ na ị hụ ehi nwanne gị ma ọ bụ atụrụ ya ka ọ na-akpafu, amala ụma hapụ ya.+ Hụ na ị kpụghachiiri ya nwanne gị. 2 Ma, ọ bụrụ na nwanne gị ebighị gị nso ma ọ bụ na ị maghị onye ọ bụ, ị ga-akpụrụ anụ ahụ lọta n’ụlọ gị. Ọ ga-anọkwa n’ụlọ gị ruo mgbe nwanne gị chọọrọ ya bịa. Ị ga-akpụrụzi ya kpụnye ya.+ 3 Ọ bụ ihe ị ga-eme ma ị hụ jakị ya, ákwà ya ma ọ bụ ihe ọ bụla furu efu bụ́ nke nwanne gị. Ahapụla ya.

4 “Ọ bụrụ na ị hụ jakị nwanne gị ma ọ bụ ehi ya ka ọ dara n’ụzọ, amala ụma hapụ ya. Hụ na i nyeere nwanne gị aka mee ka anụmanụ ahụ bilie.+

5 “Nwaanyị ekwesịghị iyi ákwà nwoke, nwoke ekwesịghịkwa iyi ákwà nwaanyị. N’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu kpọrọ onye ọ bụla nke na-eme otú ahụ asị.

6 “Ọ bụrụ na ị na-aga n’ụzọ hụ akwụ́ nnụnụ nke ụmụ nnụnụ ma ọ bụ àkwá nnụnụ dị n’ime ya, ma ị̀ hụrụ ya n’elu osisi ma ọ̀ bụ n’ala, ya abụrụkwa na nne nnụnụ ahụ kpu n’elu ụmụ ya ma ọ bụ n’elu àkwá ndị ahụ, anwụrụkọtala nne nnụnụ ahụ na ụmụ ya.+ 7 Hụ na ị chụpụrụ nne nnụnụ ahụ, ma i nwere ike ịnwụrụ ụmụ ya. Mee ihe a ka ihe wee gaziere gị, ka ị dịteekwa ndụ aka.

8 “Ọ bụrụ na ị rụọ ụlọ ọhụrụ, rụbichie ihe n’elu ụlọ ahụ+ ka mmadụ ghara isi na ya dapụ, ikpe ọbara ama ezinụlọ gị.

9 “Aghala ụdị mkpụrụ abụọ n’ubi vaịn gị.+ I mee otú ahụ, ihe niile mkpụrụ ị ghara mịrị na ihe ubi vaịn gị mepụtara ga-abụzi maka ebe nsọ.

10 “Ejikọtala ehi na jakị ọnụ jiri ha kọọ ihe.+

11 “Eyila uwe e ji ajị anụ na eri linin e jikọtara ọnụ kpaa.+

12 “Ị ga-adụnye ihe dị yọrị yọrị n’isi anọ nke ákwà ị na-eyi.+

13 “Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwunye, ya na ya enwee mmekọahụ, ma ya emechaa kpọọ nwaanyị ahụ asị,* 14 wee bo ya ebubo na o mere ihe ọjọọ, mebiekwa aha ya, sị, ‘M lụrụ nwaanyị a, ma mgbe mụ na ya nwere mmekọahụ, ahụghị m ihe gosiri na ọ mabeghị nwoke,’ 15 nne na nna nwa agbọghọ ahụ ga-ewetara ndị okenye nọ n’ọnụ ụzọ ámá obodo ihe gosiri na nwa ha nwaanyị ahụ amabeghị nwoke. 16 Nna nwa agbọghọ ahụ ga-agwa ndị okenye ahụ, sị, ‘Akpọnyere m nwoke a nwa m nwaanyị ka ọ lụwa, ma ọ kpọọla ya asị,* 17 na-ebokwa ya ebubo na o mere ihe ọjọọ, sị: “Achọpụtala m na e nweghị ihe gosiri na nwa gị nwaanyị amabeghị nwoke.” Lekwanụ ihe gosiri na nwa m nwaanyị amabeghị nwoke.’ Nne na nna nwa agbọghọ ahụ ga-agbasazi ákwà ahụ n’ihu ndị okenye obodo ahụ. 18 Ndị okenye obodo ahụ+ ga-akpọrọ nwoke ahụ taa ya ahụhụ.+ 19 Ha ga-eri ya iwu otu narị (100) shekel* ọlaọcha ma were ya nye nna nwa agbọghọ ahụ, n’ihi na nwoke ahụ mebiri aha nwa agbọghọ Izrel na-amaghị nwoke.+ Ọ ka ga-abụkwa nwunye ya. A gaghị ekwe ka ọ gbaa nwaanyị ahụ alụkwaghịm n’oge niile ọ dị ndụ.

20 “Ma ọ bụrụ na ebubo ahụ bụ eziokwu, ya abụrụkwa na e nweghị ihe gosiri na nwa agbọghọ ahụ amabeghị nwoke, 21 ha ga-akpọpụta nwa agbọghọ ahụ n’ọnụ ụzọ ụlọ nna ya. Ụmụ nwoke obodo ha ga-eji nkume tụgbuo ya maka na ọ kwara iko* n’ụlọ nna ya+ wee mechuo ndị Izrel ihu.+ Unu ga-esi otú a wepụ ihe ọjọọ n’obodo unu.+

22 “Ọ bụrụ na a hụ ka nwoke na nwunye nwoke ọzọ na-enwe mmekọahụ, a ga-egbukọta ha abụọ, ma nwoke ahụ ma nwaanyị ahụ ya na ya nwere mmekọahụ.+ Unu ga-esi otú a wepụ ihe ọjọọ n’Izrel.

23 “Ọ bụrụ na nwa agbọghọ na-amaghị nwoke nwere nwoke kwere ya nkwa na ọ ga-alụ ya, ma nwoke ọzọ ahụ ya n’obodo, ya na ya enwee mmekọahụ, 24 unu ga-akpọpụta ha abụọ n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ ma jiri nkume tụgbuo ha. Nwa agbọghọ ahụ ga-anwụ maka na o tighị mkpu n’obodo, nwoke ahụ ga-anwụkwa maka na o merụrụ nwunye nwoke ibe ya.+ Unu ga-esi otú a wepụ ihe ọjọọ n’obodo unu.

25 “Ma, ọ bụrụ na ọ bụ n’ọhịa ka nwoke ahụ hụrụ nwa agbọghọ onye ọzọ kwere nkwa na ọ ga-alụ, nwoke ahụ abagide ya ma dinaa ya, ọ bụ naanị nwoke ahụ dinara ya ga-anwụ. 26 Unu emela nwa agbọghọ ahụ ihe ọ bụla. Nwa agbọghọ ahụ emeghị mmehie kwesịrị ọnwụ. Ihe a merenụ yiri ebe mmadụ lụsoro mmadụ ibe ya ọgụ ma gbuo ya.+ 27 Ọ bụ n’ọhịa ka nwoke ahụ hụrụ ya. Nwa agbọghọ ahụ onye ọzọ kwere nkwa ịlụ tiri mkpu, ma e nweghị onye nọnụ ga-anapụta ya.

28 “Ọ bụrụ na nwoke hụrụ nwa agbọghọ na-enwebeghị onye kwere ya nkwa na ọ ga-alụ ya, ya abagide nwa agbọghọ ahụ dinaa ya, e wee chọpụta ihe merenụ,+ 29 nwoke ahụ dinara ya ga-enye nna nwa agbọghọ ahụ shekel ọlaọcha iri ise. Nwa agbọghọ ahụ ga-abụzi nwunye ya.+ Ebe ọ bụ na o merụrụ nwa agbọghọ ahụ, a gaghị ekwe ka ọ gbaa ya alụkwaghịm n’oge niile ọ dị ndụ.

30 “E nweghị nwoke kwesịrị ịlụrụ nwunye nna ya, ka ọ ghara ịkparị nna ya.*+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya