Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 21:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 n’ihi na ha mere ihe jọrọ njọ n’anya m ma na-akpasu m iwe malite n’ụbọchị ndị nna nna ha si n’Ijipt pụta ruo taa.’”+

  • 2 Ihe E Mere 34:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 n’ihi na ha ahapụwo m+ wee gaa na-esurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ+ ka ha wee jiri ọrụ aka ha niile+ kpasuo m iwe,+ ka m wee wụkwasị obodo a ọnụma m,+ a gaghịkwa emenyụ ya emenyụ.’”+

  • Nehemaya 9:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 “Otú ọ dị, ha ghọrọ ndị nnupụisi+ wee meere gị isi ike+ ma na-eleghara iwu gị anya,+ ha gbukwara ndị amụma gị,+ bụ́ ndị gbara àmà megide ha iji mee ka ha laghachikwute gị;+ ha wee na-eme omume nlelị dị ukwuu.+

  • Aịzaya 59:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ee e, kama ọ bụ njehie unu bụ ihe na-ekewa unu na Chineke unu,+ ọ bụkwa mmehie unu mere o ji wepụ ihu ya n’ebe unu nọ ka ọ ghara ige unu ntị.+

  • Jeremaya 5:31
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 31 Ndị amụma na-ebu amụma ụgha;+ ndị nchụàjà na-eji ike ha emegbu ndị mmadụ.+ Ma ọ dị ndị m mma otú ahụ;+ gịnị ka unu ga-eme n’ikpeazụ?”+

  • Daniel 9:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 anyị emehiewo,+ mee ihe ọjọọ, meekwa ajọ omume ma nupụ isi;+ anyị ahapụwokwa ihe i nyere n’iwu na mkpebi ikpe gị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya