2 Ndị Eze 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze Babịlọn+ mekwara Matanaya bụ́ nwanne nna ya+ eze n’ọnọdụ ya. O wee gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Zedekaya.+ 1 Ihe E Mere 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ Josaya bụ Johenan bụ́ ọkpara ya, Jehoyakim+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya+ nwa ya nke atọ, Shalọm nwa ya nke anọ. 2 Ihe E Mere 36:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo ná mmalite+ afọ na Eze Nebukadneza zipụrụ+ ndị ikom ya ka ha kpụta ya Babịlọn+ ma bute arịa ndị mara mma dị n’ụlọ Jehova.+ O mekwara Zedekaya+ nwanne nna ya eze Juda nakwa Jeruselem.+ Jeremaya 37:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Eze Zedekaya+ nwa Josaya+ wee malite ịchị n’ọnọdụ Konaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn mere eze na-achị ala Juda.+
17 Eze Babịlọn+ mekwara Matanaya bụ́ nwanne nna ya+ eze n’ọnọdụ ya. O wee gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Zedekaya.+
15 Ụmụ Josaya bụ Johenan bụ́ ọkpara ya, Jehoyakim+ nwa ya nke abụọ, Zedekaya+ nwa ya nke atọ, Shalọm nwa ya nke anọ.
10 O wee ruo ná mmalite+ afọ na Eze Nebukadneza zipụrụ+ ndị ikom ya ka ha kpụta ya Babịlọn+ ma bute arịa ndị mara mma dị n’ụlọ Jehova.+ O mekwara Zedekaya+ nwanne nna ya eze Juda nakwa Jeruselem.+
37 Eze Zedekaya+ nwa Josaya+ wee malite ịchị n’ọnọdụ Konaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ onye Nebukadreza eze Babịlọn mere eze na-achị ala Juda.+