34 M ga-eme ka a ghara ịnụkwa mkpu ọṅụ na mkpu obi ụtọ na olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na olu nwaanyị a na-alụ ọhụrụ+ n’obodo ndị dị na Juda nakwa n’okporo ámá ndị dị na Jeruselem; n’ihi na ala a ga-aghọ naanị ebe a lara n’iyi.’”+
10 M ga-eme ka a ghara ịnụkwa olu aṅụrị na olu obi ụtọ n’etiti ha+ nakwa olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na olu nwaanyị a na-alụ ọhụrụ,+ ụda nkume igwe nri,+ meekwa ka a ghara ịhụkwa ìhè oriọna.+
23 ìhè oriọna agakwaghị enwu n’ime gị ọzọ ma ọlị, a gakwaghị anụ olu nwoke na-alụ nwaanyị ọhụrụ na nke nwaanyị a na-alụ ọhụrụ n’ime gị ọzọ;+ n’ihi na ndị ahịa gị+ bụ ndị nọ n’ọkwá ukwu+ n’ụwa, n’ihi na e ji mgbaasị+ ị na-eme duhie mba niile.