11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya dị ka onye ọzụzụ atụrụ.+ Ọ ga-eji ogwe aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya;+ ọ ga-ekuru ha n’obi ya.+ Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị na-enye ụmụ ara.+
7 M wee zụọ atụrụ+ ndị a ga-egbu egbu,+ n’ihi unu, unu ndị na-enwe nsogbu n’ime ìgwè atụrụ ahụ.+ M wee chịrị mkpara+ abụọ. Akpọrọ m otu Ịma Mma,+ kpọọ nke ọzọ Njikọ,+ m wee zụọ ìgwè atụrụ ahụ.