Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 132
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Jehova họọrọ Devid, họrọkwa Zayọn

        • “Ajụla onye i tere mmanụ” (10)

        • A ga-azọpụta ndị nchụàjà bi na ya (16)

Abụ Ọma 132:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 20:1

Abụ Ọma 132:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:2, 3

Abụ Ọma 132:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 5:11

Abụ Ọma 132:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nnukwu ụlọikwuu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 7:2; 1Ez 8:17; 1Ih 15:3, 12; Ọrụ 7:45, 46

Abụ Ọma 132:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 17:12
  • +1Sa 7:1; 1Ih 13:6

Abụ Ọma 132:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ná nnukwu ụlọikwuu ya.”

  • *

    Ma ọ bụ “n’ebe ọ gbakwasịrị ụkwụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 43:3
  • +1Ih 28:2; Ọm 5:7

Abụ Ọma 132:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ih 6:41, 42
  • +Ọg 10:35; 2Sa 6:17

Abụ Ọma 132:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 15:4; 2Ez 19:34

Abụ Ọma 132:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “mkpụrụ nke afọ gị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:25; Ọm 89:3, 4, 20, 36; Aịz 9:7; Jer 33:20, 21; Mt 9:27; Lu 1:69; Ọrụ 2:30, 31; 13:22, 23

Abụ Ọma 132:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 29:19
  • +2Sa 7:12, 16; 1Ih 17:11, 12; Ọm 89:20, 29

Abụ Ọma 132:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 48:2, 3; 78:68; Hib 12:22
  • +Ọm 87:2

Abụ Ọma 132:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 46:5; Aịz 24:23

Abụ Ọma 132:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:26; 147:12, 14

Abụ Ọma 132:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “M ga-eyiwe ndị nchụàjà ya nzọpụta dị ka uwe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 149:4
  • +Ọm 132:8, 9

Abụ Ọma 132:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “mpi Devid puo.”

  • *

    Na Hibru, “Akwadebela m ọkụ maka onye m tere mmanụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 11:36; 15:4; 2Ih 21:7

Abụ Ọma 132:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 2:6; 72:8; Aịz 9:6; Mkp 11:15

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 132:11Sa 20:1
Ọma 132:22Sa 7:2, 3
Ọma 132:32Sa 5:11
Ọma 132:52Sa 7:2; 1Ez 8:17; 1Ih 15:3, 12; Ọrụ 7:45, 46
Ọma 132:61Sa 17:12
Ọma 132:61Sa 7:1; 1Ih 13:6
Ọma 132:7Ọm 43:3
Ọma 132:71Ih 28:2; Ọm 5:7
Ọma 132:82Ih 6:41, 42
Ọma 132:8Ọg 10:35; 2Sa 6:17
Ọma 132:101Ez 15:4; 2Ez 19:34
Ọma 132:111Ez 8:25; Ọm 89:3, 4, 20, 36; Aịz 9:7; Jer 33:20, 21; Mt 9:27; Lu 1:69; Ọrụ 2:30, 31; 13:22, 23
Ọma 132:121Ih 29:19
Ọma 132:122Sa 7:12, 16; 1Ih 17:11, 12; Ọm 89:20, 29
Ọma 132:13Ọm 48:2, 3; 78:68; Hib 12:22
Ọma 132:13Ọm 87:2
Ọma 132:14Ọm 46:5; Aịz 24:23
Ọma 132:15Ọm 22:26; 147:12, 14
Ọma 132:16Ọm 149:4
Ọma 132:16Ọm 132:8, 9
Ọma 132:171Ez 11:36; 15:4; 2Ih 21:7
Ọma 132:18Ọm 2:6; 72:8; Aịz 9:6; Mkp 11:15
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 132:1-18

Abụ Ọma

Abụ Mgbago.

132 Jehova, biko, cheta Devid

Na ahụhụ niile ọ na-ata.+

 2 Jehova, cheta otú o si ṅụọrọ gị iyi,

Otú o si kwe gị bụ́ Dike na-enyere Jekọb aka nkwa, sị:+

 3 “Agaghị m abanye n’ụlọikwuu m, n’ụlọ m.+

Agaghị m edina n’ihe ndina m, n’àkwà m.

 4 Agaghị m ekwe ka ụra gaa m n’anya,

Agaghịkwa m ehi ụra

 5 Ruo mgbe m chọtaara Jehova otu ebe,

Bụ́ ebe dị mma* Dike na-enyere Jekọb aka ga-ebi.”+

 6 Anyị nụrụ banyere ya n’Efrata.+

Anyị chọtara ya n’oké ọhịa.+

 7 Ka anyị bata n’ebe o bi.*+

Ka anyị kpọọ isiala n’ihu ya.*+

 8 Jehova, biko, bilie ka gị na igbe ọgbụgba ndụ nke na-egosi na ị dị ike+

Bata n’ebe ị na-anọ ezu ike.+

 9 Ka ndị nchụàjà gị yiri ezi omume ka uwe.

Ka ndị jisiri gị aka ike tiekwa mkpu ọṅụ.

 10 N’ihi Devid ohu gị,

Ajụla onye i tere mmanụ.+

 11 Jehova aṅụọrọla Devid iyi.

Ọ ga-emezurịrị ihe o kwuru, sị:

“M ga-eme ka otu n’ime ụmụ gị*

Nọrọ n’ocheeze gị.+

 12 Ọ bụrụ na ụmụ gị emebighị ọgbụgba ndụ m,

Ọ bụrụkwa na ha na-eme ihe m na-echetara ha, bụ́ ihe ndị m na-akụziri ha,+

Ụmụ ha ga-anọrọkwa

N’ocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi.”+

 13 N’ihi na Jehova ahọrọla Zayọn.+

Ọ bụ ebe ọ chọrọ ibi. Ọ sịrị:+

 14 “Ebe a bụ ebe m ga-anọ na-ezu ike ruo mgbe ebighị ebi.

Ọ bụ ebe a ka m ga-ebi+ n’ihi na ọ bụ ihe m chọrọ.

 15 M ga-eji ihe oriri gọzie obodo a.

M ga-eji achịcha nyejuo ndị ogbenye bi na ya afọ.+

 16 M ga-azọpụta ndị nchụàjà bi na ya.*+

Ndị jisiri Chineke aka ike ga-eti mkpu ọṅụ.+

 17 M ga-eme ka Devid sikwuo ike.*

M meela ka e nwee onye si n’ezinụlọ onye m tere mmanụ ga na-achị.*+

 18 M ga-eme ka ihere ju ndị iro ya ihu,

Ma okpueze onye m tere mmanụ kpu n’isi ga na-egbuke egbuke.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya