Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Hibru 13
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Hibru

      • Okwu agbamume na ekele (1-25)

        • Unu echefula ịna-ele ndị ọzọ ọbịa (2)

        • Ka a kwanyere alụmdi na nwunye ùgwù (4)

        • Na-eruberenụ ndị na-eduzi unu isi (7, 17)

        • Na-achụrụ Chineke àjà otuto (15, 16)

Ndị Hibru 13:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 4:9; 1Pi 1:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 4-6

    Akwụkwọ mgbaafọ nke 2016, p. 2-3

    Ụlọ Nche,

    8/1/1997, p. 14-19

Ndị Hibru 13:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịna-emere ndị ọbịa ihe ọma.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:13; 1Ti 3:2
  • +Je 18:2, 3; 19:1-3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2016, p. 8-12

    1/2016, p. 6

    Ụlọ Nche,

    9/1/2012, p. 18-19

    10/1/1996, p. 11-12

Ndị Hibru 13:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “ndị nọ n’agbụ; ndị e kere agbụ.”

  • *

    O nwere ike ịbụ, “ka à ga-asị na unu na ha na-atakọ ahụhụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 4:18
  • +Ro 12:15

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 6

    Ụlọ Nche,

    11/15/1997, p. 29

Ndị Hibru 13:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu, “Ịkwa iko.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 5:16, 20; Mt 5:28
  • +Ilu 6:32; 1Kọ 6:9, 10, 18; Ga 5:19, 21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 41

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2018, p. 10

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 7

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 123-132

    Teta!,

    5/8/2004, p. 28

    1/8/2001, p. 10

    Ihe Ọmụma, p. 122

    Ụlọ Nche,

    2/15/1993, p. 12-17

    Ezi Udo, p. 143-147

Ndị Hibru 13:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 6:10
  • +Ilu 30:8, 9; 1Ti 6:8
  • +Di 31:6, 8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2024, p. 2-7

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 166

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    11/2023, p. 7

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 37

    Teta!,

    nke 1 2021 p. 8

    11/2015, p. 5

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2020, p. 12

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 7

    Ụlọ Nche,

    4/15/2014, p. 26

    10/1/2006, p. 29

    10/15/2005, p. 8-11

    6/1/2001, p. 8

    9/1/1998, p. 20-21

    8/15/1998, p. 10-11

Ndị Hibru 13:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 118:6; Da 3:17; Lu 12:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2022, p. 8

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 59

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2020, p. 12-17

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 7-8

    Ụlọ Nche,

    6/1/2001, p. 8

Ndị Hibru 13:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eṅominụ okwukwe ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 5:17; Hib 13:17
  • +1Kọ 11:1; 2Te 3:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ndị A Haziri, p. 17, 20-23

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    2/2017, p. 28

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2016, p. 8

    Ụlọ Nche,

    4/1/2007, p. 28

    3/15/2002, p. 17-18

    5/15/1998, p. 11, 18

    1/15/1994, p. 20

Ndị Hibru 13:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, iwu gbasara nri.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 14:17; 1Kọ 8:8; Kọl 2:16

Ndị Hibru 13:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 9:13; 10:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/15/2003, p. 29-30

    7/1/1996, p. 14-15

Ndị Hibru 13:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 16:27

Ndị Hibru 13:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “n’azụ ọnụ ụzọ ámá obodo.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 19:17
  • +Hib 9:13, 14

Ndị Hibru 13:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 15:3; 2Kọ 12:10; 1Pi 4:14

Ndị Hibru 13:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 11:10; 12:22

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/1990, p. 30-31

Ndị Hibru 13:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 7:12; Ọm 50:14, 23
  • +Ọm 69:30, 31; Ho 14:2
  • +Ro 10:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2007, p. 20

    12/1/2003, p. 17

    5/1/2003, p. 28-29

    8/15/2000, p. 20-21

    6/1/1993, p. 11

    Ụbọchị Jehova, p. 167-168, 178

    Ozi Alaeze,

    10/1995, p. 1

Ndị Hibru 13:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 12:13
  • +Fil 4:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2012, p. 24

    11/1/2005, p. 7

    Ozi Alaeze,

    4/2005, p. 1

Ndị Hibru 13:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 5:12
  • +Efe 5:21; 1Pi 5:5
  • +Ọrụ 20:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    10/2023, p. 10

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 20

    ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 48-49

    Ụlọ Nche,

    11/15/2013, p. 21-25

    6/15/2011, p. 25-26

    4/1/2007, p. 24, 28-30

    3/15/2002, p. 15-17

    6/15/2001, p. 20

    6/1/1999, p. 17-18

    5/15/1998, p. 18

    7/15/1993, p. 25

    7/1/1992, p. 15

    6/1/1992, p. 17-18

    Ezi Udo, p. 139

Ndị Hibru 13:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “dị mma.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 1:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 207

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 36

    Teta!,

    nke 1 2021 p. 8

    Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),

    nke 1 2016, p. 6-7

    Ụlọ Nche,

    7/15/2005, p. 28-29

    2/1/2004, p. 32

Ndị Hibru 13:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 207

Ndị Hibru 13:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 5:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2008, p. 32

    4/15/1998, p. 31

    2/15/1998, p. 16

    2/1/1998, p. 22-23

    Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 103, 104-105

Ndị Hibru 13:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 27:1

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Hib. 13:11Te 4:9; 1Pi 1:22
Hib. 13:2Ro 12:13; 1Ti 3:2
Hib. 13:2Je 18:2, 3; 19:1-3
Hib. 13:3Kọl 4:18
Hib. 13:3Ro 12:15
Hib. 13:4Ilu 5:16, 20; Mt 5:28
Hib. 13:4Ilu 6:32; 1Kọ 6:9, 10, 18; Ga 5:19, 21
Hib. 13:51Ti 6:10
Hib. 13:5Ilu 30:8, 9; 1Ti 6:8
Hib. 13:5Di 31:6, 8
Hib. 13:6Ọm 118:6; Da 3:17; Lu 12:4
Hib. 13:71Ti 5:17; Hib 13:17
Hib. 13:71Kọ 11:1; 2Te 3:7
Hib. 13:9Ro 14:17; 1Kọ 8:8; Kọl 2:16
Hib. 13:101Kọ 9:13; 10:18
Hib. 13:11Le 16:27
Hib. 13:12Jn 19:17
Hib. 13:12Hib 9:13, 14
Hib. 13:13Ro 15:3; 2Kọ 12:10; 1Pi 4:14
Hib. 13:14Hib 11:10; 12:22
Hib. 13:15Le 7:12; Ọm 50:14, 23
Hib. 13:15Ọm 69:30, 31; Ho 14:2
Hib. 13:15Ro 10:9
Hib. 13:16Ro 12:13
Hib. 13:16Fil 4:18
Hib. 13:171Te 5:12
Hib. 13:17Efe 5:21; 1Pi 5:5
Hib. 13:17Ọrụ 20:28
Hib. 13:182Kọ 1:12
Hib. 13:201Pi 5:4
Hib. 13:24Ọrụ 27:1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ndị Hibru 13:1-25

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Hibru

13 Nọgidenụ na-ahụ ibe unu n’anya ka ụmụnne.+ 2 Unu echefula ịna-ele ndị ọzọ ọbịa*+ n’ihi na ọ bụ ile ọbịa mere ka ụfọdụ ndị lee ndị mmụọ ozi ọbịa n’amaghị na ha bụ ndị mmụọ ozi.+ 3 Na-echetanụ ndị nọ n’ụlọ mkpọrọ*+ ka à ga-asị na unu na ha nọ n’ụlọ mkpọrọ+ nakwa ndị a na-emegbu emegbu, ebe ọ bụ na unu na ha nọ n’otu ahụ́.* 4 Ka mmadụ niile na-akwanyere alụmdi na nwunye ùgwù, ka a gharakwa imerụ alụmdi na nwunye,+ n’ihi na Chineke ga-ekpe ndị na-akwa iko* ikpe, kpeekwa di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko ikpe.+ 5 Ka otú unu si ebi ndụ gosi na unu ahụghị ego n’anya,+ kama ka ihe ndị dị ugbu a ju unu afọ.+ N’ihi na o kwuru, sị: “E nweghị ihe ga-eme ka m hapụ gị, e nweghịkwa ihe ga-eme ka m gbakụta gị azụ.”+ 6 Ka anyị wee nwee obi ike ma sị: “Jehova* bụ onye na-enyere m aka. Agaghị m atụ egwu. Gịnị ka mmadụ ga-emeli m?”+

7 Na-echetanụ ndị na-eduzi unu,+ bụ́ ndị gwara unu okwu Chineke, nweekwanụ ụdị okwukwe ha nwere* mgbe unu na-ahụ uru omume ọma ha bara.+

8 Jizọs Kraịst anaghị agbanwe agbanwe. Onye ọ bụ ụnyaahụ ka ọ ka bụ taa, ọ ga-abụkwa ya ruo mgbe ebighị ebi.

9 Unu ekwela ka e jiri ozizi dị iche iche si ebe ọzọ duhie unu, n’ihi na ọ ka mma ka ọ bụrụ amara Chineke ga-eme ka obi sie unu ike kama nri* ga-eme ka obi sie unu ike. Nri anaghị abara ndị ji ya kpọrọ oké ihe uru.+

10 Anyị nwere ebe ịchụàjà nke ndị na-eje ozi dị nsọ n’ụlọikwuu na-enweghị ikike iri ihe dị na ya.+ 11 N’ihi na a na-akpọ ozu anụmanụ ọkụ n’azụ ebe a mara ụlọikwuu,+ nnukwu onye nchụàjà ejiri ọbara anụmanụ ndị ahụ chụọ àjà mmehie n’ebe nsọ. 12 Ọ bụkwa ya mere Jizọs ji taa ahụhụ n’azụ obodo*+ ka o wee jiri ọbara ya mee ka ndị mmadụ dị nsọ.+ 13 N’ihi ya, ka anyị gakwuru ya n’azụ ebe a mara ụlọikwuu ma die mkparị o diri,+ 14 n’ihi na anyị enweghị obodo nke na-adịgide adịgide n’ebe a, kama anyị na-echeresi nke na-abịa abịa ike.+ 15 Ka anyị si n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, okwu ọnụ+ anyị nke na-akọsa aha Chineke n’ihu ọha.+ 16 Unu echefukwala ịna-eme ihe ọma na ịna-enye ndị ọzọ ihe+ n’ihi na ụdị àjà ndị a na-adị Chineke ezigbo mma.+

17 Na-eruberenụ ndị na-eduzi unu isi,+ na-edokwanụ onwe unu n’okpuru ha,+ n’ihi na ha na-eche unu* nche ebe ọ bụ na ha ga-aza Chineke ajụjụ.+ Ime otú a ga-eme ka ha jiri ọṅụ na-arụ ọrụ a ma ghara ịna-ama ọsụ, n’ihi na ọ ga-emebiri unu ihe.

18 Na-ekperenụ anyị ekpere n’ihi na obi siri anyị ike na akọnuche anyị dị ọcha,* anyị chọkwara ịna-akwụwa aka ọtọ n’ihe niile.+ 19 Ma m na-agba unu ume karịchaa ka unu na-ekpe ekpere ka m bịakwute unu n’oge na-adịghị anya.

20 Ka Chineke nke udo, onye si n’ọnwụ kpọlite Onyenwe anyị Jizọs, bụ́ nnukwu onye ọzụzụ atụrụ+ nke wetaara Chineke ọbara ọgbụgba ndụ ebighị ebi, 21 nye unu ihe ọma niile ga-eme ka unu na-eme uche ya. Ka o si n’aka Jizọs Kraịst mee ka anyị na-eme ihe dị ya mma. Ka otuto dịrị ya ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen.

22 Ụmụnna m, m na-agba unu ume ka unu wetuo obi gee ntị n’okwu agbamume a, n’ihi na m detaara unu akwụkwọ ozi dị nkenke. 23 Achọrọ m ka unu mara na a hapụla nwanna anyị Timoti. Ọ bụrụ na ọ bịa n’oge na-adịghị anya, mụ na ya ga-eso bịa hụ unu.

24 Keleerenụ m ndị niile na-eduzi unu nakwa ndị nsọ niile. Ndị nọ n’Ịtali+ na-ekele unu.

25 Ka Chineke meere unu niile amara.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya